Skip to content

Commit

Permalink
Tue Oct 15 2024 01:04:43 GMT+0000
Browse files Browse the repository at this point in the history
  • Loading branch information
github-actions[bot] committed Oct 15, 2024
1 parent efe404c commit 1a93a42
Show file tree
Hide file tree
Showing 4 changed files with 273 additions and 0 deletions.
71 changes: 71 additions & 0 deletions articles/c153x3p9vkyo.json
Original file line number Diff line number Diff line change
@@ -0,0 +1,71 @@
{
"published": "7 Ọktọba 2024",
"sentences": [
"Akụkọ",
"Egwuregwu",
"Ihe nkiri",
"Nke ka ewuewu",
"Akụkọ",
"Egwuregwu",
"Ihe nkiri",
"Nke ka ewuewu",
"Ebe foto si, Nnamdi Kanu/Binta Nyako",
"Ọkaiuwu Nnamdi Kanu bụ Nnaemaka Ejiofor kọwarala BBC Igbo na \"etu ọ dị ugbua, o nwebeghị onye gwara ha kpọmkwem, na Ọkaikpe Nyako anabataghachịla ikpe a, mana ha gara ụlọikpe n'ụbọchị 10 n'ọnwa Ọktoba wee ghọta na ya bụ ihe emeela.\"",
"Ọ gara n'ihu kọwarala anyị na ha ekpesala ụfọdụ mkpebi ya, ha na-atụanya n'ụbọchị 17 n'ọnwa Ọktoba mgbe ha ga-enwe ohere kpee ikpe ha.",
"Anyị gara n'ihu jụọ ya ma ikpe a ọ ga-esizi isi bidokwa ọzọ, ọ sị anyị mba, maka na Ọkaipe Nyako bụ onye ha nọ n'aka ya kamgbe, na ọ baghị uru isi n'isi bido.",
"Na ngwụcha ụbọchị ikpe a, ụlọikpe mkpegharị Naịjirịa tinyerela Tọzde 17 Ọktoba, 2024 dịka ụbọchị ha ga-anụ mkpesa ikpe ndị ọkaiwu Nnamdi Kanu gbara banyere ụlọikpe ukwu etiti nke jụrụ inye onyendu Indigenous People of Biafra (IPOB) ntọhapụ beelụ.",
"Mkpebi ụlọikpe ahụ nke ndị ọkaikpe atọ nọ n'isi ya pụtara ihe taa.",
"Ọkaiwu gọọmenti etiti bụ Adegboyega Awomolo gwara ụlọikpe ahụ na akụwkwọ ntọhapụ beelu ndị ọkaiwu Nnamdi Kanu gbara abịaghị n'oge maka oge ha kwsịrị itinye ya agafeela.",
"N'ikpe ha, onyeisi ndị ọkaikpe ahụ kwuru na ha chọrọ inwere oge tulee akwụkwọ ahụ ọkaiwu Nnamdi Kanu gbara tupu ha enye mkpebi ha.",
"Ka ọ dị ugbua, ikpe ahụ ga-aga n'ihu ụbọchị Tọzde 17 Ọktoba, 2024 n'ụlọikpe mkpegharị dị n'Abuja.",
"Ebe foto si, Getty Images",
"Ụlọikpe mkpegharị (Appeal Court) dị n'Abuja ga-anọ n'ụbọchị Tuzde 8 Ọktoba 2024 lebaanya n'akwụkwọ ndị ọkaiwu Nnamdi Kanu gbara.",
"Ndị ọkaiwu Nnamdi Kanu gbara akwụkwọ ahụ dịka Ọkaikpe Binta Nyako nke Ụlọikpe ukwu etiti jụchara inye onyendu Indigenous People of Biafra (IPOB) ntọhapụ beelụ.",
"Ọzọkwa bụ n'ihi mkpebi ụlọikpe ahụ ịga n'ihu n'ikpe Nnamdi Kanu n'agbanyeghị mkpesa ndị ọkaiwu ya nyere gbasara mgbochi ndị ọrụ nchekwa DSS.",
"Cheta na Ọkaikpe Binta Nyako nọọrọ n’ụbọchị Tuzde 24 Septemba 2024 wezuga onwe ya n’ikpe Nnamdi Kanu oge nwaamadị ahụ kwuru na ya enwezighị ntụkwasịobi na ọ ga-ekpe ikpe ziri ezi.",
"Cheta na Gọọmenti Naịjirịa na-ebo Nnamdi Kanụ ebubo ịkwado iyi ndụ egwu, ịgba Naịjirịa mgba okpuru na ịkpalite ọgbaaghara na nnupụisi.",
"BBC Igbo ga-aga ụlọikpe isonye akụkọ a n'ike.",
"\"Recuse\": Gịnị ka ọ bụ? Gịnị ka ọ pụtarala Nnamdi Kanu?25 Septemba 2024",
"Anyị anaghị egbu oge maọbụ ese okwu, ọ bụ ikike Nnamdi Kanu ka anyị na-azọ - Aloy Ejimakor30 Septemba 2024",
"Nnamdi Kanu agbaala akwụkwọ ka gọọmenti kwụsị ikpe ya maka enweghị ikike10 Ọgọọst 2024",
"Nnamdi 'Nwannekaenyi' Okwu Kanu hibere ma bụrụ onye ndu otu a ma dịka Indigenous People of Biafra (Ipob) n'afọ 2012.",
"Otu ahụ chọrọ ka steeti ndị dị na mpaghara Ọwụwa Anyanwụ kewapụ na Naịjiria ma bụrụ mba a kpọrọ Biafra.",
"Nke a abụghị ihe ọhụrụ dịka ndị ọchịchị Igbo n'afọ 1967 kpebiri na a ga-enwe Biafra, mana ka a lụchara agha nke butere ọnwụ mmadụ ruru otu nde, atụmaatụ ahụ abiaghị na mmezu.",
"Kanu malitere Redio Biafra nke e hibere na London n'afọ 2009 ma na-agbasa ozi nye ndị Igbo bi na Naịjirịa.",
"N'afọ 2018 ka gọọmentị Naịjiria nke Muhammadu Buhari bụ onyeisi ha, kpọrọ Ipob ndị oyi ndụ egwu.",
"Nnamdi Kanu kọwaa etu i si gbalarị Egwu Eke - Uwazuruike",
"Ọ gara Government College Umuahia, gaa mahadum na Naịjiria, (University of Nsukka) nwa mgbe nta tupu ọ gawa London, ebe ọ nọ gaa London Metropolitan University.",
"Ọ gụrụ 'Politics and Economics' na mahadum Naịjirịa na Nsukka.",
"A mụrụ ya na Naịjiria mana o nwekwara akwụkwọ ikike (passport) ịbụ onye mba Briten.",
"Aha nne na nna Eze Israel Kanu, Ugoeze Nnenne Kanu. Ha bụ ndị Afara-Ukwu n'Umuahia, n'Abia steeti.",
"Ọ lụọla nwaanyị ma jide ụmụ. Nwụnye Nnamdi Kanu bụ Uchechi Okwu Kanu, ya na ụmụ ha bi na Yurope.",
"Nnamdi Kanu kwenyere na ma bụrụ onye ofufe 'Judaism'.",
"Ikpe",
"Naijiria",
"Nnamdi Kanu",
"Ndị Biafra chọrọ nkewa",
"NA EME UGBU A, Pope Francis ekwuola okwu gbasara ndịagha United Nations e merụrụ ahụ na Lebanon",
"Allen Onyema: Nke bụ eziokwu maka ebubo nrụrụaka mba Amerịka boro ya13 Ọktọba 2024",
"Binta Nyako: Ọkaikpe kachasị na Naịjirịa enyeghachịla ya ikpe Nnamdi Kanu11 Ọktọba 2024",
"Ihe bụ iwe m ebe Gọvanọ Fubara nọ - Nyesom Wike9 Ọktọba 2024",
"Ihe mere ndị Ilaje ji atụnye nwa ọhụrụ na mmiri 9 Ọktọba 2024",
"Mmachi asambodo ofesi: 'Ọ dị m ka onye e gwuru wayo, e gburu m oge m ma mefukwa ego nne na nna m’8 Ọktọba 2024",
"Gịnị bụ ọrụ Gọọmenti Okpuru ọchịchị na Naịjirịa?7 Ọktọba 2024",
"Gọmentị Enugwu akwatuola ụlọ e ji atọ ndị mmadụ n’Owerre Court, Agwu5 Ọktọba 2024",
"WHO enyela nkwado maka nnyocha mpox anaghị egbu oge4 Ọktọba 2024",
"Lee uru okwụrụ bara n'ahụike mmadụ1 Ọktọba 2024",
"Binta Nyako: Ọkaikpe kachasị na Naịjirịa enyeghachịla ya ikpe Nnamdi Kanu",
"Igbo Proverbs: I dabanye n'ọnọdụ ndị a, were ilu igbo ndị a kwuo okwuEmelitere ikpeazụ na: 24 Julaị 2024",
"Ihe ise Ala na-asọ n'oge gbooEmelitere ikpeazụ na: 24 Nọvemba 2018",
"Kedụ ka e si a họpụta ndị imeobi Eze ọdịnala?",
"\"Ịlụ ọgụ na-amasị m, ana m alụchitere nwanne m nwoke ọgụ\" - Chiamaka NwaturuochaEmelitere ikpeazụ na: 9 Nọvemba 2023",
"Ihe mere ị ga-eji nwee ntụkwasiobi na BBC News",
"Usoro Ojiji",
"Gbasara BBC",
"Iwu Nzuzo",
"Kuki",
"Kpọtụrụ BBC",
"Do not share or sell my info",
"© 2024 BBC. BBC anaghị ahụta maka ọdịnaya nke saịtị ndị dị na mpụga. Usoro anyị maka njikọ dị na mpụga."
]
}
56 changes: 56 additions & 0 deletions articles/cd98e3xe874o.json
Original file line number Diff line number Diff line change
@@ -0,0 +1,56 @@
{
"published": "7 Ọktọba 2024",
"sentences": [
"Akụkọ",
"Egwuregwu",
"Ihe nkiri",
"Nke ka ewuewu",
"Akụkọ",
"Egwuregwu",
"Ihe nkiri",
"Nke ka ewuewu",
"Ebe foto si, ALGON Website/BBC",
"Na nso nso a, ọtụtụ steeti na Naịjirịa emeela ntụliaka Okpuru ọchịchị iji họpụta ndị isioche Okpuru ọchịchị ha dị iche iche.",
"Steeti ndị a gụnyere Enugwu, Akwa Ibom, Anambra, Riva, Jigawa, Kogi, Imo, Adamawa, Benue steeti na dị ọzọ.",
"Abịa n’ọchịchị, gọọmenti Okpuru ọchịchị bụ otu ogogo gọọmenti dị oke mkpa n’ihi na ọ bụ ya bụ nke dị ndị obodo nso karịa.",
"Mana mmadụ ole taa maara ọrụ na ihe gọọmenti Ọkpuru ọchịchị ha kwesịrị ị na-eme maka ọdịmma ha?",
"Ebe foto si, Getty Images/Frank Ndubuisi Mbah/Facebook",
"Ebe foto si, Primary Health Centre Enugu and Abia State",
"Dịka iwu Naịjirịa siri kwuo, Gọọmenti Okpuru ọchịchị nwere ọtụtụ ọrụ ha na-arụ iji hụ na ndị obodo nwetara uru ọchịchị onye kwuo uche ya.",
"Iwu Naịjirịa nyere onyeisioche Okpuru ọchịchị ikike imepụta iwu Bekee kpọrọ 'by-laws' maka nchịkọta Okpuru ọchịchị ya ma rụọ ọrụ dị iche iche.",
"Ọrụ ndị a gụnyere itinye ọkụ okporoụzọ maka nchekwa, ịrụ ụfọdụ ụzọ dị iche iche n'Okpuru ọchịchị ha, oge ụfọdụ ọ bụ Gọọmenti Okpuru ọchịchị na-eleta ụlọọgwụ dị n’Okpuru ọchịchị nke Beeke kpọrọ ‘primary hospitals’ nke Gọọmenti Steeti rụrụ maka nleta ndị bi n'ime obodo.",
"N'aka nke ọzọ, Gọọmenti Okpuru ọchịchị na-achịkọta ma hazie ụlọ azụmaahịa nakwazi ụtụ ndị na-azụ ahịa na-atụ, nke a bụ iji mee ka ọnọdụ azụmahịa guzosie ike.",
"Abịa n'ihe gbasara obodo ịdị ọcha, Gọọmenti Okpuru ọchịchị na-ahụ maka nkpocha na nzacha ma tinye akụrụngwa e ji etinye ure ure n'ebe dị iche iche n'obodo.",
"Ha na-anakọta ụtụ dị iche iche ma na-enye ikike dị cihe iche dịka ikike ndị ọgbaatumtum, ụgbọala keke nakwa ikike ndị ọzọ.",
"Ebe foto si, Dan Anike/Facebook",
"Gọọmenti Okpuru ọchịchị na-elekọta akụrụngwa gọọmenti tinyere n'okpuru ọchịchị ha maka ọdịmma ọhanaeze.",
"Ịhụ maka ọdịmma ndị ọrụ ugbo, ịrụpụta ogige ọgbakọ (Town hall), inye ikike dị iche iche nakwa ịhụ na ụlọọrụ Okpuru ọchịchị na-arụ ọrụ etu o kwesịrị nakwa ihe ndị ọzọ.",
"N'aka nke ọzọ, abịa na ntụliaka, ọ bụ Gọọmenti Okpuru ọchịchị na-ahụ na e nwere ezi ọzụzụ nye ndị bi n'ime obodo banyere etu e si eme ntụliaka. Oge ụfọdụ, ndị na-azọ ọkwa dị iche iche na-aga n'Okpuru ọchịchị maka achụm nta vootu maka na ha kwenyere na ọ bụ ebe ahụ ga-enye ha ọnụọgụ vootu ha chọrọ iji nweta mmeri.",
"Naijiria",
"Abia Steeti",
"Enugwu",
"NA EME UGBU A, Pope Francis ekwuola okwu gbasara ndịagha United Nations e merụrụ ahụ na Lebanon",
"Allen Onyema: Nke bụ eziokwu maka ebubo nrụrụaka mba Amerịka boro ya13 Ọktọba 2024",
"Binta Nyako: Ọkaikpe kachasị na Naịjirịa enyeghachịla ya ikpe Nnamdi Kanu11 Ọktọba 2024",
"Ihe bụ iwe m ebe Gọvanọ Fubara nọ - Nyesom Wike9 Ọktọba 2024",
"Ihe mere ndị Ilaje ji atụnye nwa ọhụrụ na mmiri 9 Ọktọba 2024",
"Mmachi asambodo ofesi: 'Ọ dị m ka onye e gwuru wayo, e gburu m oge m ma mefukwa ego nne na nna m’8 Ọktọba 2024",
"Gịnị bụ ọrụ Gọọmenti Okpuru ọchịchị na Naịjirịa?7 Ọktọba 2024",
"Gọmentị Enugwu akwatuola ụlọ e ji atọ ndị mmadụ n’Owerre Court, Agwu5 Ọktọba 2024",
"WHO enyela nkwado maka nnyocha mpox anaghị egbu oge4 Ọktọba 2024",
"Lee uru okwụrụ bara n'ahụike mmadụ1 Ọktọba 2024",
"Binta Nyako: Ọkaikpe kachasị na Naịjirịa enyeghachịla ya ikpe Nnamdi Kanu",
"Igbo Proverbs: I dabanye n'ọnọdụ ndị a, were ilu igbo ndị a kwuo okwuEmelitere ikpeazụ na: 24 Julaị 2024",
"Ihe ise Ala na-asọ n'oge gbooEmelitere ikpeazụ na: 24 Nọvemba 2018",
"Kedụ ka e si a họpụta ndị imeobi Eze ọdịnala?",
"\"Ịlụ ọgụ na-amasị m, ana m alụchitere nwanne m nwoke ọgụ\" - Chiamaka NwaturuochaEmelitere ikpeazụ na: 9 Nọvemba 2023",
"Ihe mere ị ga-eji nwee ntụkwasiobi na BBC News",
"Usoro Ojiji",
"Gbasara BBC",
"Iwu Nzuzo",
"Kuki",
"Kpọtụrụ BBC",
"Do not share or sell my info",
"© 2024 BBC. BBC anaghị ahụta maka ọdịnaya nke saịtị ndị dị na mpụga. Usoro anyị maka njikọ dị na mpụga."
]
}
69 changes: 69 additions & 0 deletions articles/cp954p14d5go.json
Original file line number Diff line number Diff line change
@@ -0,0 +1,69 @@
{
"published": "1 Ọktọba 2024",
"sentences": [
"Akụkọ",
"Egwuregwu",
"Ihe nkiri",
"Nke ka ewuewu",
"Akụkọ",
"Egwuregwu",
"Ihe nkiri",
"Nke ka ewuewu",
"Ebe foto si, Getty Images",
"Okra bụ osisi nwere oke ọnụ na mpaghara ọdịda anyanwụ kọntinent Afrịka. A na-eji ya esi nri, bakwa iji ya gwụọ ọrịa. N'isiokwu a, anyị na-ele anya na uru ahụike nke okra bụ akwụkwọ nri dị oke ọnụ ahịa n'Afrịka.",
"Ọ bụrụ na ị gaa n'ahịa n'ọdịda anyanwụ Afrịka, o doro anya na ị ga-ahụ ndị na-ere okra n'ọdọ ahịa ha. Ọ bụ ezie na ọ bụ n'Afịka ka o si, okra, nke aha sayensị ya bụ Abelmoschus esculentus, na-eto na mbaụwa niile.",
"Nke bụ eziokwu bụ na e ji okra esi efere nri dị icheiche n'Afrịka, India bụ ndị kasị emepụta ya n'ụwa. H na-emepụta ihe ruru 6,126,000 ton kwa afọ.",
"Na-esote ya bụ Naịjirịa nke na-emepụta 2,033,129 tọn kwa afọ. Sudan so na mba na-emepụta okra kasị ukwuu kwa afọ. nke ha 304,712 tọn.",
"Etu e si esi ogiri asamma19 Mee 2021",
"Ihe ndị a ị na-etinye n'ọnụ nwereike igbu gị22 Febụwarị 2020",
"Ịhapụ iri nri ụtụtụ o nwereike igbu gị n'oge erughị eru?27 Eprel 2019",
"Ebe foto si, Getty Images",
"Ọkachamara n'ihe banyere nri na onyeisi otu NutriMali bụ Mamadou Seydou Bah kwuru na \"Okra bara ụba na vitamin na mineral. Anyị nwere ike ịhụ vitaminotu B, karịsịa vitamin B2, B3, B6, B9 nakwa vitamin C. Ọ bụ osisi nke nwere vitamin K.",
"Okra juputara na antioxidants dị ka vitamin C, polyphenols, polysaccharides, na mineral dị ka nnyocha Yuan et al mere n'afọ 2018 siri kwu.",
"Antioxidants, \"na-alụ ọgụ megide ihe a na-akpọ oxidation nke mkpụrụ ndụ n'ime ahụ mmadụ, nke free radicals kpatara,\" Bah na-ekwu.",
"Dị ka ọkachamara n'ihe banyere nri na Ivory Coast bụ Marion Ezzedine si kwuo, nnukwu vitamin C dị n'okra na-eme ka ọ bụrụ nri na-enyere ahụ mmadụ aka buo agaha megide ọrịa, sie ike ma na-enye aka ịlụso ịka nká cellular ọgụ.",
"Ọ bụrụ na ị na-achọ ịhapụ ibu, ị nwere ike iji okra mee nke a. N'ezie, obere abụba ya na-eme ka calorie ya dị ntakịrị.",
"Okra na-arụkwa ọrụ dị mkpa n'usoro mgbari nri n;ime ahụ mmadụ.",
"Ebe foto si, Getty Images",
"\"Ya mere, ọ bụ nri na-enyere aka ịhazi ihe na-agafe n'eriri afọ na ọkwa ọbara cholesterol ọbara,\" Ezzedine na-ekpughe.",
"Ihe oriri erimeri a na-ebelata nnabata nke carbohydrates na abụba.",
"Dị ka Dọkịta. Mamadou Seydou Bah si kwuo, okra bụ osisi bara ụba na manganese na magnesium.",
"Bah kwuru na \"Manganese bara uru dị mkpa n'ịmepụta ọkpụkpụ, nakwa na protein metabolism. Ọ na-ekerekwa òkè na ịrụ ọrụ nke usoro ụjọ ahụ\".",
"E wezụga uru nri ya, a na-ejikwa okra emepụta ọgwụ ọdịnala.",
"Mamadou Seydou Bah kwuru, \"A na-eji okra eme ihe n'ọtụtụ ebe, ọkachasị maka ọgwụgwọ nodules na ọgwụ ọdịnala.",
"Ebe foto si, Getty Images",
"Dịka osisi dị oké ọnụ ahịa na'Afrịka, a na-eji okra esi ọtụtụ efere dị icheiche n'Afrịka.",
"Dabere n'ụdị efere nri ọ bụ, enwere ike iri okra e siri esi, maọdụ nke a na-esighi esi e ji eme salads, nke akpọrọ n'anwụ maọbụ ọbụna jiri ya sie ofe.",
"Na mba Senegal, a na-eji ya esi nri soupou kandja, ebe na mba Ivory Coast, a na-eji ya akwadebe ihendori gumbo. Enwere ọtụtụ ụdị gumbo dabere na obodo. Ndị mba Cameroon na Benin nwere ụdịrị gumbo nke ha.",
"Na mba Republik nke Guinea, okra bụ otu n'ime ihe eji akwadebe nri foutti, efere nri e ji akwụkwọ sọrel na okra esi.",
"Dịka Dọkịta Ezzedine si kwuo, \"okra ga-enwe ike ịgbari ma ọ bụrụ na esi ya mana ihe ndị na-edozi ahụ n'okra na--bụ nke na-aka mma ma ọ bụrụ na esighi ya esi (karịsịa vitamin C nke na-enwe mmetụta okpomọkụ).\"",
"Onye na-ahụ maka nri na-edozi ahụ Mamadou Seydou Bah na-adụ ọdụ ka ị ghara isi okra nke ukwuu iji zere mmebi ụfọdụ vitamin dị na ya. Ọ na-adụ ọdụ ka ị ghara ịhapụ okra na anyanwụ nke ukwuu maka ndị na-ahọrọ ya ma ọ bụrụ na ọ kpọ nkọ.",
"\"Okra nwere udidi gelatinous nke enwere ike iji mee ka nri lọọalọ. Iji belata akụkụ gelatinous, rie ya na ndụ ma ọ bụ nke e siri ntakịrị,\" ka Oriakụ Ezzedine, ọkachamara n'ihe banyere nri na-aga n'ihu kọwaa.",
"Nri",
"Ahụike",
"Nrị na-edozi ahụ",
"NA EME UGBU A, Pope Francis ekwuola okwu gbasara ndịagha United Nations e merụrụ ahụ na Lebanon",
"Allen Onyema: Nke bụ eziokwu maka ebubo nrụrụaka mba Amerịka boro ya13 Ọktọba 2024",
"Binta Nyako: Ọkaikpe kachasị na Naịjirịa enyeghachịla ya ikpe Nnamdi Kanu11 Ọktọba 2024",
"Ihe bụ iwe m ebe Gọvanọ Fubara nọ - Nyesom Wike9 Ọktọba 2024",
"Ihe mere ndị Ilaje ji atụnye nwa ọhụrụ na mmiri 9 Ọktọba 2024",
"Mmachi asambodo ofesi: 'Ọ dị m ka onye e gwuru wayo, e gburu m oge m ma mefukwa ego nne na nna m’8 Ọktọba 2024",
"Gịnị bụ ọrụ Gọọmenti Okpuru ọchịchị na Naịjirịa?7 Ọktọba 2024",
"Gọmentị Enugwu akwatuola ụlọ e ji atọ ndị mmadụ n’Owerre Court, Agwu5 Ọktọba 2024",
"WHO enyela nkwado maka nnyocha mpox anaghị egbu oge4 Ọktọba 2024",
"Lee uru okwụrụ bara n'ahụike mmadụ1 Ọktọba 2024",
"Binta Nyako: Ọkaikpe kachasị na Naịjirịa enyeghachịla ya ikpe Nnamdi Kanu",
"Igbo Proverbs: I dabanye n'ọnọdụ ndị a, were ilu igbo ndị a kwuo okwuEmelitere ikpeazụ na: 24 Julaị 2024",
"Ihe ise Ala na-asọ n'oge gbooEmelitere ikpeazụ na: 24 Nọvemba 2018",
"Kedụ ka e si a họpụta ndị imeobi Eze ọdịnala?",
"\"Ịlụ ọgụ na-amasị m, ana m alụchitere nwanne m nwoke ọgụ\" - Chiamaka NwaturuochaEmelitere ikpeazụ na: 9 Nọvemba 2023",
"Ihe mere ị ga-eji nwee ntụkwasiobi na BBC News",
"Usoro Ojiji",
"Gbasara BBC",
"Iwu Nzuzo",
"Kuki",
"Kpọtụrụ BBC",
"Do not share or sell my info",
"© 2024 BBC. BBC anaghị ahụta maka ọdịnaya nke saịtị ndị dị na mpụga. Usoro anyị maka njikọ dị na mpụga."
]
}
Loading

0 comments on commit 1a93a42

Please sign in to comment.