From 4a658d89ba31af25cd3a37b79f9c30af8f5790de Mon Sep 17 00:00:00 2001 From: "github-actions[bot]" <41898282+github-actions[bot]@users.noreply.github.com> Date: Mon, 16 Oct 2023 00:47:52 +0000 Subject: [PATCH] Mon Oct 16 2023 00:47:52 GMT+0000 --- articles/c4nvmjz3p5vo.json | 86 +++++++++++++++++++++++++++++++++++ articles/c4nxzjxynvno.json | 91 ++++++++++++++++++++++++++++++++++++++ articles/ce7j394lkzpo.json | 61 +++++++++++++++++++++++++ articles/crg18gnnj9zo.json | 77 ++++++++++++++++++++++++++++++++ 4 files changed, 315 insertions(+) create mode 100644 articles/c4nvmjz3p5vo.json create mode 100644 articles/c4nxzjxynvno.json create mode 100644 articles/ce7j394lkzpo.json create mode 100644 articles/crg18gnnj9zo.json diff --git a/articles/c4nvmjz3p5vo.json b/articles/c4nvmjz3p5vo.json new file mode 100644 index 00000000..2c576e49 --- /dev/null +++ b/articles/c4nvmjz3p5vo.json @@ -0,0 +1,86 @@ +{ + "published": "11 Ọktọba 2023", + "sentences": [ + "Akụkọ", + "Egwuregwu", + "Ihe nkiri", + "Nke ka ewuewu", + "Akụkọ", + "Egwuregwu", + "Ihe nkiri", + "Nke ka ewuewu", + "Ebe foto si, Getty Images", + "Onye dere ya, Uche Ezennia", + "Ndị mere akụkọ a, Broadcast Journalist", + "Ọktọba 2023", + "E nwere ndị kwuru na ụgwọ ọrụ ndị nkuzi dị n’eluigwe mana ụfọdụ na-akpọ oku ka e mewe ya n'ụwa dịka e si eme ya n'eluigwe.", + "Dịka ha si kwuo, ọrụ ndị nkuzi na-aru n'ihazị ndụ ụmụakwụkwọ bụ ihe kwesiri ụgwọ na nkwanyere ugwu n'ihi na onye ọbụla bara uru, nwere onyenkụzị pịcharaya.", + "Dịka iwu sị dị, onyenkuzi bụ onye kwesịrị inwe asambodo NCE,OND,HND maọbụ nke 'First Degree' n'agụmakwụkwọ.", + "N'akụkọ a, anyi lebanyere anya n'ụgwọọnwa ndị nkuzi na ego mgbakwuye a na-etinyere ha n' ego ọnwa na mpaghara Ọwụwa Anyanwu(East); Ọdịda Anyawu(West);Ugwu(North) na Ndịda Ndịda (South-South) Naijịrịa.", + "Otu onyenkuzị ụloakwụkwọ gọọmentị praimarị n' Abịa steeti gwara BBC Igbo na afo ịrị na ato gara aga ya malitere nkuzị na steeti ahụ, dịka onye nkuzị 'Grade 2', ihe e ji bidoro ya ọru bụ N6,000, ndị nkuzi Level 7 na 8 na-eri N10,000 na mbido.", + "‘’Otu ihe siri kwuru ugbua, anyi enweghị ndị nkuzị level 7na 8 n’ihi na gọọmentị Abia steeti ekweghị ewe ndị nkuzị ohụrụ n’oru.\"", + "\"Ndị nkuzị na-anwụ, a naghị eweta ndị ọhụrụ.\"", + "\"E nwekwara ndi nkuzị lara ezụmike nka, e nweghị ndị nọchịrị ha n’ọrụ, n’ịhị nke a, ndị nkuzị anyị nwere bụ ndị nkụzị ochie, ndị nọ 'Level 12 na13'.’’", + "Ọ gwara BBC Igbo na ụgwọọnwa o pekata mpe a na-akwụ ha bụ N52,000.", + "Ụgwọọnwa kachasi bụ N120,000 nke a na-akwụ ndi nkuzi 'Level 16' n' Abia steeti .", + "O kwuru na anaghị enye ha ego mgbakwunye, a nakwaghị etinyere ha ego n’ụgwọọnwa.", + "Ebe foto si, Getty", + "N' ajụjụọnu anyị gbara otu onye nkụzị 'Level 10 ọ rụọla ọrụ nkuzị afo iri na ise ma na-akụzi n’ụlọakwụkwo gọọmentị na Sokoto steeti, gwara anyi na ụgwọọnwa ya nọ n’agbata N76,000 rue N77,000.", + "Ọ gwara BBC Igbo na ego o pekata mpe a na-akwọ ndị nkuzị na Sokoto steeti bụ N38,000 nke a na-akwụ ndị nkuzị 'Level 7 na 8'.", + "Onye nkuzị ọzọ na- akuzị n'ụlọakwụkwọ gọọmentị na Sokoto nọ 'Level 13', gwara anyi na ụgwọọnwa ya erughị N30,000.", + "Ebe foto si, Getty", + "Legos steeti bụ steetị a ma dịka ‘’Centre of excellence’’ gbalitere n'ihe ha na-akwụ ndị nkuzi dịka nchọpụta anyị si gosi.", + "Ndị nkuzi ndị nọ 'Level 8' bụ ndị a na-akwụ ego pekata mpe N60,00 rue N80,000.", + "Otu Onye nkuzi gwara anyị sị, \"Ndị a na-akwụ egọ kachasi bụ level 17, ego ha nọ na agbata 300,000 ruọ 400,000, ọ bụ ha bụ ndị ịsị anyị.\"", + "O kwuru na Legos steetị na-agbalị ma atụlee ya na steetị ndị ọzọ na Naijiria.", + "Gọọmentị Legos steetị na-etinyere ha ego n’ụgwọ onwa ha, nakwa ego mgbakwunye nke anaghị ewepụ ego ụtụịsị.", + "", + "N'Oyo steeti, otu jikọrọ ndị nkuzi bụ 'Nigerian Union of Teachers'(NUT)) nke steeti ahụ gwara anyi na ufodu ndị nkuzị anaghị enweta ụgwọ ọrụ ha mgbe ọ kwesịrị, ebe ụfọdụ na-enweta.", + "Dịka Onyeịsị otu NUT nke Oyo steetị (NUT) siri kwu, ‘’Ọdimma onye nkuzị si na aka steetị o na-akuzị, ego mgbakwunye Gọọmentị Etiti wepụtara iji nyere ndị nkuzị aka, nke akporo TSS (teachers salary scheme)enyerela ụfodụ ndị nkuzị aka, ọkachasị Oyo steetị nakwa steetị ndịozọ bidogoro ịmeya’’", + "\"Ọ bughi steeti nile na akwụ ndị nkuzị ha TSS a, ihe ego a pụtara bụ na aga agbakọnye 27 percentị egọ ugwọ onwa onye nkuzị, tinye ya n’ụgwọ owa ya ma kwuọ ya, nke a ga eme ka ego ndị nkụzị gbagote’’.", + "Steetị dịka Kogi steeti adighị akwụ ndị nkuzị ụgwọ mgbe e kwesiri.", + "Ọ gwara anyi na ego pekarisịrị a na-akwụ onye nkuzi n' Oyo steetị bụ #50,000 nke a na- akwọ ndị 'Level 7&8'", + "Ego kachasi ana agwọ ndị nkuzị n' Oyo steetị nọ n’agbata N500,000 nke a na akwụ ndị 'Level 17'.", + "Etu ndị nkuzị si ebị ndụ n’onodu akunauba Niajịrịa ugbu a.", + "Bido n’onye nkuzị ịzizị ruo na onye nzuzị ịpeazu anyi gbara ajuju anu, ha nile kwuru na ọdịhoro ha ọfelee, ụfodụ kwuru na ha amalitela njem okpa iji hụ na ha jere ụlọakwụkwọ n’ịhị na ego ụgbọala ariala.", + "Ha kwuru na ego ụgwọ onwa ha anaghị ezụrụ ha iji zụta ihe ha chọrọ n’ahia.", + "Otu onye nkuzị ụlọakwụkwọ Gọọmentị Bayelsa steetị kwuru na ihe e ji ebidoro ndị nkuzị ọrụ na Bayelsa steetị bụ agbata N50,000 na N53,000 nke a na-akwụ ndị 'Level 7&8.", + "Ego kachasị a na-akwụ ndị nkuzị na Bayelsa steeti nọ n'agbata N397,00 na N400,000.", + "Onye nkuzị ọzọ na Bayelsa steetị gwara anyi na Gọọmentị ọhụrụ Bayelsa amalitela itinyere ha ego mgbakwunye n’ego onwa ha.", + "Ndị okwa 'Level 01 ruo 'Level 06 na-enweta N20,000", + "Ndị okwa 'Level 07 ruo Level 010 n’enweta N30,000", + "'Level 12 ' rue 'Level 14' na-enweta N40,000", + "'Level 15' ruo 'Level 17' na-enweta N50,000", + "Ebe foto si, Getty", + "Bido n’onye nkuzi mbụ rue nke ikpeazu anyi gbara ajuju ọnu, ha nile kwuru na ọdịghịrị ha ofele dịka ọnụahịa ihe nile rịrị n'ihi mwepụ ego mkwụbilita ego mmanụ ụgbọala.", + "Ụfodụ kwuru na ha amalitela iji ụkwụ aga iji hụ na ha gara ụlọakwụkwọ n’ihi na ego ụgbọala arịala.", + "Ha kwuru na ego ụgwọonwa ha anaghị ezuru zụta ihe ha chọrọ n’ahia.", + "Legọsị", + "Naijiria", + "Ọmụmụ na mmụta", + "Sunday Igboho: Ebe ka onye ndu 'Yoruba Nation' nọ ugbua?9 Ọktọba 2023", + "Gịnị bụ Hamas? Gịnị na-eme n'Izrel n'okeala Gaza? Na ajụjụ ndị ọzọ...9 Ọktọba 2023", + "Drambi Vandi: Ụlọikpe amaala onye uweojii gbagburu Bolanle Raheem ikpe ọnwụ9 Ọktọba 2023", + "Israel-Gaza crisis: Ihe ise gbara ọkpụrụkpụ mere ọhụrụ a14 Ọktọba 2023", + "NA EME UGBU A Etu ‘Transformer’ si gbaa, gbagbuo mmadụ isii1 Ọktọba 2023", + "Simeon Okezuo Nwobi: Onye bụ ụkọchukwu a Pope họpụtara dịka Bishọp Ahiara Diocese?14 Ọktọba 2023", + "Bola Tinubu diploma: Ọ bụ eziokwu na o ji asambodo adịgboroja? Lee ihe BBC Disinformation chọpụtara11 Ọktọba 2023", + "Multiple Taxation: Etu oke ụtụisi si awapụ ndị ahịa, ọkwọụgbọala ọgọdọ n'Ọwụwa Anyanwụ10 Ọktọba 2023", + "Lee ụfọdụ ndị Ipob ụlọikpe sị ka a tọhapụ ma kwụọ ha ụgwọ 12 Ọktọba 2023", + "Teachers Salary: Kedụ ihe ndị nkuzi na-eri n'ụgwọọnwa n'Ugwu na Ndịda Naijiria? 11 Ọktọba 2023", + "'Anyị a na-alụ agha?' Ndị bi na mpaghara Okigwe na-ebegara gọọmentị akwa enyemaka8 Ọktọba 2023", + "Father Okunerere kwesịrị ka e too ya ọ bụghị itinyere ya ọgbatauhie - Fada Mbaka", + "Simeon Okezuo Nwobi: Onye bụ ụkọchukwu a Pope họpụtara dịka Bishọp Ahiara Diocese?", + "Igbo Proverbs: I dabanye n'ọnọdụ ndị a, were ilu igbo ndị a kwuo okwuEmelitere ikpeazụ na: 7 Juun 2020", + "Nsibidi: Akara ochie e jiri mara ndị IgboEmelitere ikpeazụ na: 13 Julaị 2019", + "Sex for Grades: Unilag achụọla ndị nkuzi abụọ BBC gbara n'anwụEmelitere ikpeazụ na: 8 Ọktọba 2019", + "Ihe mere ị ga-eji nwee ntụkwasiobi na BBC News", + "Usoro Ojiji", + "Gbasara BBC", + "Iwu Nzuzo", + "Kuki", + "Kpọtụrụ BBC", + "Do not share or sell my info", + "© 2023 BBC. BBC anaghị ahụta maka ọdịnaya nke saịtị ndị dị na mpụga. Usoro anyị maka njikọ dị na mpụga." + ] +} \ No newline at end of file diff --git a/articles/c4nxzjxynvno.json b/articles/c4nxzjxynvno.json new file mode 100644 index 00000000..a9d509c3 --- /dev/null +++ b/articles/c4nxzjxynvno.json @@ -0,0 +1,91 @@ +{ + "published": "11 Ọktọba 2023", + "sentences": [ + "Akụkọ", + "Egwuregwu", + "Ihe nkiri", + "Nke ka ewuewu", + "Akụkọ", + "Egwuregwu", + "Ihe nkiri", + "Nke ka ewuewu", + "Kama na asambodo ndị ahụ nwere ozi dị iche gbasara ụbọchị ọmụmụ Tinubu.", + "O nweghi ihe akaebe gosiri na asambodo nke Onyeisiala Naijiria bụ Bola Tinubu tinyere ndị ụlọọrụ ntuliaka bụ adigboroja dịka nchọpụta BBC si gosi.", + "Ebubo na asambodo nke Onyeisiala Tinubu nwere bụ nke a rụrụ arụ malitere iwu na soshal midia dịka Mahadum steeti Chicago mepere ndekọ agụmakwụkwọ ya n'izu gara aga.", + "Anyị eleela anya n'ụfodụ ebubo kacha ibe ha ewu.", + "Mwepụta ndeko agụmakwụkwọ nke Onyeisiala bụ ngwụcha otu ikpe dị n'ụlọikpe nke otu onye ya na ya so zọ ọkwa onyeisiala n'ọnwa Febrụwarị bụ Atiku Abubakar nke People's Democratic Party (PDP)", + "Abubakar na-atụ anya ka akagbuo mmeri Tinubu dịka o bochara ya ebubo iwepụta asambodo Business Administration adigboroja nke afọ 1979 o nyere ụlọọrụ Inec.", + "Iji nweta ihe akaebe maka ikpe ya, Abubakar gara n'ụlọikpe nke dị na mba Amerịka na-arịọ ka ákwà ye Mahadum Chicago ahụ ọkụ n'ike iwepụta ndekọ agụmakwụkwọ nke Tinubu site n'atumatu a kpọrọ 'Discovery' ebe ndị okaiwu na-eke ihe nchọpụta na akaebe ma a na-ikpe.", + "Ndị okaiwu Tinubu chọburu ka e kpuchie ya bụ okwu mana ụlọikpe jụrụ ajụ ma kwuo ka a gaa n'ihu gbaa ya n'anụ.", + "Akwụkwọ ndị Atiku chọrọ gụnyere", + "Otu asambodo nke Mahadum Chicago nyere mmadụ na 1979", + "Ihe yiri asambodo nke Mahadum Chicago nyere Tinubu n'afọ 1979", + "Ihe yiri asambodo kpom kwem nke n'ụzọ niile bụ nke e nyere ụmụ akwụkwọ ndị ọzọ yiri nke e nyere Tinubu na 1979.", + "Akwụkwọ ndị ọzọ si Mahadum nke Jamar Orr bụbu onye ọrụ ebe ahụ binyere aka site n'otu afọ bido n'ụbọchị mbụ nke Ọgọst 2022.", + "Iji zaa ọchịchọ nke mbụ, Mahadum Chicago wepụtara asambodo asaa si na nkụzi dị icheiche ebe e zoro aha ndị nwe ya. Dịka onye ọrụ Mahadum ahụ si kwuo, ndị nwe ya bụ asambodo abiabeghi nara ya.", + "Iji zaa ọchịchọ nke abụọ, Mahadum Chicago kwuru na ha achọtanwughị asambodo ahụ n'ihi na ha anaghị edebe ihe yiri asambodo ndị ha nyerela ụmụ akwụkwọ.", + "Iji zaa ọchịchọ nke atọ, Mahadum Chicago kwuru na nyere Tinubu asambodo ọzọ e dere ụbọchị 27 Juun 1979 na ya. Ha gosikwara asambodo ndị ọzọ yiri nke Tinubu.", + "Iji zaa ọchịchọ nke anọ, Mahadum Chicago wepụtara asambodo ndị ọzọ nke Mazi Orr n'onwe ya binyere aka.", + "Ebe foto si, Getty", + "Atiku Abubakar na-agbagha mmeri Bola Tinubu na ntuliaka Febrụwarị afọ 2023 dịka ọ ritere ọkwa nke abuo", + "N'oso mkpebi okaikpe nyere, onye okaiwu Abubakar bụ Angela Liu gbara Caleb Westberg bụ onye mbinye aka nke Mahadum Chicago ajụjụ ọnụ.", + "E gosiri BBC mpụtara ajụjụ ọnụ a si n'aka ọnụ na-ekwuru Abubakar bụ Phrank Shaibu.", + "Ụfọdụ mmadụ na soshal midia na Naijiria na-ekwu na asambodo ndị Mahadum Chicago wepụtara nakwa ajụjụ ọnụ a gbara Westberg gosiri na asambodo Tinubu nyere Inec bụ adigboroja. Kalu Kalu bụ otu onye okaiwu Abubakar kwukwara nke a na mgbasaozi mere n'izuụka gara aga.", + "Anyị chọpụtara na o nweghi ihe akaebe kwadoro okwu a.", + "Ọtụtụ ndị mmadụ na soshal midia na-agbasa akụkọ ụgha maka ajụjụ ọnụ nke Caleb Westberg bụ onye mbinye aka Mahadum Chicago ugbua.", + "CSU wepụtara ụfọdụ asambodo site na 1979 rue 2003. Anyị nyochara ha niile.", + "E nwere asambodo atọ dị iche nke Tinubu anyị ga-eji ma atụ n'akụkọ a niile:", + "Nke mbụ bụ nke ezigbo ya si 1979 bụ nke o kwugoro funariri ya mgbe ọ gbara ọsọ ndụ n'afọ ndị 1990s.", + "Nke abụọ o nyere Inec bụ asambodo nnọchianya si CSU ( o yiri asambodo CSU na-enye ndị mmadụ n'afọ 1990s)", + "Ọzọ kwa, CSU ji asambodo nnọchianya ọzọ nke Tinubu echere si afọ ndị 2000s ọ nataghị ha.", + "Ebubo na-efegharị na soshal midia gbadoro ụkwụ na nyocha asambodo nke Tinubu nyere Inec nakwa asambodo nke 1979 CSU wepụtara.", + "Mgbe a na-agba Westberg ajụjụ ọnụ, okaiwu Abubakar gbadoro anya na asambodo nke Onyeisiala Tinubu nyere Inec ma kwuo na ọ dị iche na asambodo nke ndị ọzọ CSU wepụtara.", + "Ebe Westberg kwetara na ọ dị iche eziokwu, ọ kwukwara na o yiri asambodo atọ ndị ọzọ nke CSU nyere Abubakar.", + "Nyocha anyị mere kwadoro nke a. Ihe pụtaziri bụ na ihe dị iche na asambodo ahụ bụ maka na eweputara ya ọzọ n'afọ ndị 1990s.", + "Westberg kọwara na atụmatụ asambodo CSU agbanweela ụfọdụ oge n'afọ ndị gara aga.", + "O kwuru na mwepụta asambodo ọbụla ga-adị etu ọ na-adị n'agbanyeghị mgbe onye ahụ ji gụchaa akwụkwọ.", + "Nke a mere na ọ bụrụ na Tinubu wetara asambodo ọzọ n'afọ 1990s, ihe a ga-enye ya ga-abụ etu asambodo si adị mgbe ahụ.", + "Ebe foto si, Chicago State University", + "Asambodo CSU nyere ụmụ akwụkwọ n'afọ 1998 na 1999. Nke Tinubu nyere Inec yiri nke 1998", + "Asambodo atọ ndị si n'afọ ndị 1990s nke CSU wepụtara yiri nke Tinubu ji.", + "Otu n'ime ha bu ubochi 18 Disemba 1998 yiri (e wezụga aha, klassi nakwa ụbọchị) asambodo nke Tinubu nyere Inec.", + "Westberg kwukwara na CSU anaghị edekọ mgbe ụmụ akwụkwọ ochie ji ana asambodo nnọchianya nke mere na edetughi mgbe niile Tinubu nara asambodo ya ọzọ.", + "Nke ọ nyere Inec nwere ebe ekepụrụ njirimara mahadum ahụ nke Westberg kwuru na o nwereike ichapụ mgbe e mere ya \"photocopy\"", + "Anyị nyochara asambodo ahụ were chọpụta n'ezie na akụkụ ya chapụrụ achapụ mgbe e mere ya \"photocopy\".", + "Ebe foto si, ...", + "Nke a bụ asambodo Tinubu nyere Inec. Ebe akara mmemme gosiri ebe chapụrụ achapụ", + "BBC kpọtụrụ ndị otu Tinubu inweta otu asambodo ahụ. Ha zitere ihe ha kwuru bụ naanị asambodo ahụ fọrọ. Ọ bụ akwụkwọ dị ọcha dịrị oji ma yie nke ha zigaara Inec.", + "Amerika", + "Ndọrọndọrọ ọchịchị", + "Bola Tinubu", + "Atiku Abubakar", + "Naijiria", + "Ntuliaka onyeisiala Naịjirịa 2023", + "Ozi asị", + "Ndọrọndọrọ ọchịchị Naịjirịa", + "Multiple Taxation: Etu oke ụtụisi si awapụ ndị ahịa, ọkwọụgbọala ọgọdọ n'Ọwụwa Anyanwụ10 Ọktọba 2023", + "Gịnị bụ Hamas? Gịnị na-eme n'Izrel n'okeala Gaza? Na ajụjụ ndị ọzọ...9 Ọktọba 2023", + "Drambi Vandi: Ụlọikpe amaala onye uweojii gbagburu Bolanle Raheem ikpe ọnwụ9 Ọktọba 2023", + "Israel-Gaza crisis: Ihe ise gbara ọkpụrụkpụ mere ọhụrụ a14 Ọktọba 2023", + "NA EME UGBU A Etu ‘Transformer’ si gbaa, gbagbuo mmadụ isii1 Ọktọba 2023", + "Simeon Okezuo Nwobi: Onye bụ ụkọchukwu a Pope họpụtara dịka Bishọp Ahiara Diocese?14 Ọktọba 2023", + "Bola Tinubu diploma: Ọ bụ eziokwu na o ji asambodo adịgboroja? Lee ihe BBC Disinformation chọpụtara11 Ọktọba 2023", + "Multiple Taxation: Etu oke ụtụisi si awapụ ndị ahịa, ọkwọụgbọala ọgọdọ n'Ọwụwa Anyanwụ10 Ọktọba 2023", + "Lee ụfọdụ ndị Ipob ụlọikpe sị ka a tọhapụ ma kwụọ ha ụgwọ 12 Ọktọba 2023", + "Teachers Salary: Kedụ ihe ndị nkuzi na-eri n'ụgwọọnwa n'Ugwu na Ndịda Naijiria? 11 Ọktọba 2023", + "'Anyị a na-alụ agha?' Ndị bi na mpaghara Okigwe na-ebegara gọọmentị akwa enyemaka8 Ọktọba 2023", + "Father Okunerere kwesịrị ka e too ya ọ bụghị itinyere ya ọgbatauhie - Fada Mbaka", + "Simeon Okezuo Nwobi: Onye bụ ụkọchukwu a Pope họpụtara dịka Bishọp Ahiara Diocese?", + "Igbo Proverbs: I dabanye n'ọnọdụ ndị a, were ilu igbo ndị a kwuo okwuEmelitere ikpeazụ na: 7 Juun 2020", + "Nsibidi: Akara ochie e jiri mara ndị IgboEmelitere ikpeazụ na: 13 Julaị 2019", + "Sex for Grades: Unilag achụọla ndị nkuzi abụọ BBC gbara n'anwụEmelitere ikpeazụ na: 8 Ọktọba 2019", + "Ihe mere ị ga-eji nwee ntụkwasiobi na BBC News", + "Usoro Ojiji", + "Gbasara BBC", + "Iwu Nzuzo", + "Kuki", + "Kpọtụrụ BBC", + "Do not share or sell my info", + "© 2023 BBC. BBC anaghị ahụta maka ọdịnaya nke saịtị ndị dị na mpụga. Usoro anyị maka njikọ dị na mpụga." + ] +} \ No newline at end of file diff --git a/articles/ce7j394lkzpo.json b/articles/ce7j394lkzpo.json new file mode 100644 index 00000000..8951b06f --- /dev/null +++ b/articles/ce7j394lkzpo.json @@ -0,0 +1,61 @@ +{ + "published": "10 Ọktọba 2023", + "sentences": [ + "Akụkọ", + "Egwuregwu", + "Ihe nkiri", + "Nke ka ewuewu", + "Akụkọ", + "Egwuregwu", + "Ihe nkiri", + "Nke ka ewuewu", + "Ọtụtụ ndị ọrụ njem nakwa ndị ọzụahịa na steeti dị iche iche n'Ọwụwa Anyanwụ atụọla arịrị etu oke ụtụ sị awapụ ha ọgọdọ n'ukwu na mpaghara ahụ.", + "Ha na-eti mkpụ na dịka e wepụrụ ego nkwụbilata ego mmanụ ụgbọala(fuel subsidy) na gọọmentị nakwa otu dị iche iche na-atụkwasara ha ahụhụ n'elu ahụhụ nke ha nọ na ya site na ịna ụtụ dị iche iche.", + "N'Enugwu steeti, ndị bi na steeti ahụ, ndị ọkwọụgbọala na ndị na-azụ ahịa ekwuola na oke ego ụtụisi gọọmentị na ụlọọrụ gọọmentị na-ana ha na-agbadozi ha n’akpịrị, o kweghị ha ekute ume.", + "Otu nwaanyị na-azụ ahịa akpụkpọụkwụ na new Market Enugu bụ Ogochukwu Obasi tụrụ arịrị na gọọmenti Enugwu ewepụtala ụtụisi ọhụrụ tinyere nke ndị ọzọ ndị ahịa na-akwụbụ kwa ụbọchị.", + "Ọ sịrị, “ Gọọmentị bịara izuụka gara aga gwa anyị bụ ndị n’azụ ahịa na anyi ga na akwụzị 200 naira “daily rate\" dịka ụtụ isi.", + "Ogochukwu kwara arịrị na kwa ụbọchị ya na-akwụkwa 100 naira were dọba ụgbọala ya ma na akwụkwa N10,000 “tenement fee” maka na ọ bụ ya nwe ọdụ ahịa nke onwe ya.", + "N'otu aka ahụ, onye ọkwọụgbọala Mini bọọsụ bụ Mazi Ugonna kwuru na gọọmentị Enugwu na- anapụ ha N400 kwa ụbọchi.", + "Ha na-akwu otu jikọrọ ndị ọrụ ụgbọala a kpọrọ 'NURTW' n'ịchafụ, N100, kwụọ ụgwọ ọdọ ụgbọala(park) nakwa ego itinye ndị mmadụ n'ụgbọala( loading) , ebe ndị uweojii na-ewerekwa ego na njem ọbụla ha mere(trip).", + "Ugonna yọrọ gọọmenti ka omere ha ebere n’ihi na ha anaghịzị enweta ego na ezuru ha na ezinaụlọ ha.", + "Gọọmenti Enugwu na-ekwusi ike na ya ga-ebulite ego a kpatara n'ụlọ na Enugwu ahụ nke Bekee kpọrọ (Internally Generated Revenue-IGR), ka o ru ijeri naira iri atọ (N30 billion) oge ọchịchị ya ga-agwụcha.", + "N'Abia steeti, Ọkwọ keke n'Umuahia a kpọrọ Chimezie Nduka, kwuru na ha nabatara N300 nke gọọmentị kwuru ndị Keke ga na-akwụ, mana na ndị 'task Fọrce na-anapụ ha ego ndị ọzọ gụnyere N350 na mpaghara dị iche iche na steeti ahụ.", + "Nduka sịrị, \"State Goọment kwuru na tiketị ga-abụzị N300, anyị kwetara na anyị ga-akwụ ya.\"", + "\"Mana ịga n'Ụzọakọli a na-ana anyị N350 maọbụ N400.\"", + "\"E ji ndị 'Task Force' eme ndị keke. Ha na-ana anyị N200, 500.\"", + "\"N'Olokoro, ụmụaka na-apụ ndị keke N2000.\"", + "Ọ kpọrọ oku ka ọ bụrụ naanị ego ahụ gọọmentị sị ha kwụwa ka ha na-akwụ.", + "N'ọsịsa na a na-anapụ ha ego karịrị ihe gọọmentị ahụ kwuru ka ha na-akwụkwọ dịka ụtụisi, gọọmentịAbịa steeti ekweela nkwa ihibe naanị otu 'task force' maka ịna ụtụ nile na steeti ahụ.", + "Ọnụ na-ekwuru gọvanọ steeti ahụ bụ Kazie Ukoh gwara BBC Igbo sị, \"Mata na na gọọmentị na-akwado ihibe otu ga na-ahụ maka ịnakọ ụtụ na steeti a.\"", + "\" Nke abụghị otu ga na-achụgharị ndị mmadụ n'ahịa nakwa okporoụzọ.\"", + "Ọ gara n'ihu kwuo na gọọmentị ga-ewepụtara ndị bụ ọgbatuhie na ihe ịnakọ ụtụ dịka o kwesịrị anya e ji anyụ nsị dịka ha nwere ike ịnwụchi ha ma kpụpụ ha ụlọikpe.", + "N'Anambra steeti, ndị ọrụ njem na-etikwa mkpụ mbanyere oke ụtụ a na-ana ha na-agbanyeghị na gọọmentị steeti ahụ kwuru na ha amachiela ndị 'task force' ịnakọ ụtụ ụgbọala na keke.", + "Mbọ BBC Igbo gbara ịnụta olu gọọmentị Abia, Enugwu amịtaghị mkpụrụ dịka ndị ọnụ na-ekwuru steeti ha asaghị ozi anyị zigara n'ekwentị ya oge anyị wepụtara akụkọ a.", + "Naijiria", + "Ndọrọndọrọ ọchịchị Naịjirịa", + "Sunday Igboho: Ebe ka onye ndu 'Yoruba Nation' nọ ugbua?9 Ọktọba 2023", + "Drambi Vandi: Ụlọikpe amaala onye uweojii gbagburu Bolanle Raheem ikpe ọnwụ9 Ọktọba 2023", + "Liberia Election: Ndị na-atụ vootu apụtawala iji vootu kwuo ma ọ bụ George Weah ka ọ bụ Joseph Boakai10 Ọktọba 2023", + "Israel-Gaza crisis: Ihe ise gbara ọkpụrụkpụ mere ọhụrụ a14 Ọktọba 2023", + "NA EME UGBU A Etu ‘Transformer’ si gbaa, gbagbuo mmadụ isii1 Ọktọba 2023", + "Simeon Okezuo Nwobi: Onye bụ ụkọchukwu a Pope họpụtara dịka Bishọp Ahiara Diocese?14 Ọktọba 2023", + "Bola Tinubu diploma: Ọ bụ eziokwu na o ji asambodo adịgboroja? Lee ihe BBC Disinformation chọpụtara11 Ọktọba 2023", + "Multiple Taxation: Etu oke ụtụisi si awapụ ndị ahịa, ọkwọụgbọala ọgọdọ n'Ọwụwa Anyanwụ10 Ọktọba 2023", + "Lee ụfọdụ ndị Ipob ụlọikpe sị ka a tọhapụ ma kwụọ ha ụgwọ 12 Ọktọba 2023", + "Teachers Salary: Kedụ ihe ndị nkuzi na-eri n'ụgwọọnwa n'Ugwu na Ndịda Naijiria? 11 Ọktọba 2023", + "'Anyị a na-alụ agha?' Ndị bi na mpaghara Okigwe na-ebegara gọọmentị akwa enyemaka8 Ọktọba 2023", + "Father Okunerere kwesịrị ka e too ya ọ bụghị itinyere ya ọgbatauhie - Fada Mbaka", + "Simeon Okezuo Nwobi: Onye bụ ụkọchukwu a Pope họpụtara dịka Bishọp Ahiara Diocese?", + "Igbo Proverbs: I dabanye n'ọnọdụ ndị a, were ilu igbo ndị a kwuo okwuEmelitere ikpeazụ na: 7 Juun 2020", + "Nsibidi: Akara ochie e jiri mara ndị IgboEmelitere ikpeazụ na: 13 Julaị 2019", + "Sex for Grades: Unilag achụọla ndị nkuzi abụọ BBC gbara n'anwụEmelitere ikpeazụ na: 8 Ọktọba 2019", + "Ihe mere ị ga-eji nwee ntụkwasiobi na BBC News", + "Usoro Ojiji", + "Gbasara BBC", + "Iwu Nzuzo", + "Kuki", + "Kpọtụrụ BBC", + "Do not share or sell my info", + "© 2023 BBC. BBC anaghị ahụta maka ọdịnaya nke saịtị ndị dị na mpụga. Usoro anyị maka njikọ dị na mpụga." + ] +} \ No newline at end of file diff --git a/articles/crg18gnnj9zo.json b/articles/crg18gnnj9zo.json new file mode 100644 index 00000000..86925c39 --- /dev/null +++ b/articles/crg18gnnj9zo.json @@ -0,0 +1,77 @@ +{ + "published": "8 Ọktọba 2023", + "sentences": [ + "Akụkọ", + "Egwuregwu", + "Ihe nkiri", + "Nke ka ewuewu", + "Akụkọ", + "Egwuregwu", + "Ihe nkiri", + "Nke ka ewuewu", + "Ebe foto si, Other", + "Ọtụtụ ndị bi na mpaghara Okigwe n'Imo steeti etikuola mkpu enyemaka tigara gọọmentị steeti ahụ nakwa gọọmentị etiti ka ha gbatara ha ọsọ enyemaka maka ọgbaaghara na-ada ebe ahụ ugbua.", + "Ụfọdụ n'ime ha gwara BBC Igbo okwu boro ebubo na ndị agha Naịjirịa wakporo obodo dị icheiche na mpaghara ahụ na-akuri ma na-agbakwa ụlọ ndị mmadụ ọkụ.", + "Ha kwuru na ndị agha a na-ekwu na ha na-ebuso ndị ojiegbe ji mpaghara ahụ mere isi ụlọọrụ ha agha, \"mana ọ bụzi anyị ga-ata ahụhụ maka arụ ndị ekperima na-eme na mpaghara anyị\", otu onye na-achọghị ka a kpọpụta aha ya jụrụ na mkparịtaụka ya na BBC Igbo.", + "Onye a bụ onye obodo Ihube, nke dị nso n'obodo Okigwe.", + "\"Ka mụ na gị na-ekwu okwu ugbua, anyị enweghịzi ụlọ n'obodo anyị. Ihe niile agbaala ọkụ.\"", + "Onye a kwuru na obodo ya bụ Ihube adịla ka ebe a gbara ọsọ agha, maka na ọtụtụ ndị mmadụ agbaala ọsọ iji zọọ ndụ ha.", + "Etu ndịagha si nweta ozu mmadụ ọhụrụ, nke ochie dịka ha wakporo akwụ anọ ha sị bụ nke ndị Ipob/ESN n'Okigwe2 Ọktọba 2023", + "Etu anyị si tụọ ogbunigwe n’ogige ndị Ipob/ESN n’Anambra nakwa Imo steeti - Ndịagha ụgbọelu27 Septemba 2023", + "Ọ bụ anyị kpọrọ ndị agha oku enyemaka - Gọọmentị Imo steeti20 Febụwarị 2021", + "N'otu aka ahụ, Bishọp ụka Methodist nke Achịdayọsis Okigwe bụ Biereonwu Livinus Onuagha, wepụtara otu ihe onyonyo ebe ọ nọ tie mkpu maka ihe ọ sị bụ agha nke ndị agha Naịjirịa na-ebuso ndị nkịtị na mpaghara ahụ.", + "Mpaghara ebe ụkọchukwu a na-elekọta gụnyere: Okigwe, Uturu, Ihube, Nneochi na Isuikwuato.", + "N'ihe onyonyo ahụ, ụkọchukwu Biereonwu kwuru na mpaghara ahụ abụrụla ebe e ji enweghị nchekwa, n'ụdị dị icheiche, mara na nsonso a.", + "\"Ndị ntọrọ mmadụ emeela nke ha, ndị bandit emeela nke ha, ugbua ndị agha na-eme nke ha,\" ka o kwuru.", + "\"Ana m arịọ ka gọọmentị Imo steeti gbata ọsọ enyemaka bịa zọpụta ndị be anyị, maka na gọọmentị ma ihe na-eme na mpaghara ahụ ugbua.", + "\"Ndị mmadụ agbafuchaala n'Ihube. Ebe ahụ abụrụla obodo enwekwaghị onye bi ya. Obodo Aku dịkwa otu ahụ. Ụgbọelu agha agaala ebe ahụ ugboro abụọ tụọ ogbunigwe. Ụgbọelu helịkọpta na-efegharị ebe ahụ na-akwa mgbọ. Ndị agha na-aga n'ụlọ n'ụlọ na-amụnye ụlọ ndị mmadụ ọkụ.\"", + "Biereonwu kwuru na ya na-akatọ n'ụzọ niile ogbugbu ndị agha n'aka ndị ekperima na mpaghara ahụ, \"mana ọ bụ na ndị agha enweghị usoro ha si achọpụta ndị ekperima mere mpụ karịa ibuso ndị niile bi na mpaghara ahụ agha?\" ka ọ jụrụ.", + "Ọ kpọkuru Gọvanọ Imo Steeti bụ Hope Uzodinma ka ọ gbata ọsọ enyemaka bịa zọpụta ndị mmadụ n'aka ọnwụ, ọ kachasị n'obodo Ihube, Aku, na Umulolo.", + "Kọmishọna mgbasaozi Imo steeti bụ Declan Emelumba azaghị oku BBC kpọrọ ya gbasara akụkọ a. ọ zaghachikwaghị ozi anyị zigaara ya n'ekwentị.", + "Ebe foto si, Nigeria Army", + "Ndị agha kwuru na ha wakporo ogige ndị Ipob/ESN mpaghara Ihube, Aku na Umulolo n'Okigwe n'ụbọchị mbụ nke ọnwa Ọktoba", + "Oge BBC kpọrọ ọnụ na-ekwuru ndị agha nke ngalaba '34 artillery brigade' n'Imo Steeti bụ Joseph Akubo, n'ụbọchị Sọnde maka akụkọ a, o kwuru na ya anọghị n'Imo ugbua maka na ya gara ọzụzụ.", + "Kama o kwukwara na ndị agha na-agbaso usoro iwu kwesịrị ekwesị n'agha ha na-ebuso ndị ekperima ọ kachasị na mpaghara Aku na Ihube nke Okigwe.", + "Akubo kwuru na ha na-akpachapụ anya ịhụ na ndị nkịtị, ụmụnwaanyị na ụmụaka nwere nchekwa pụrụ iche oge ọbụla ha na ndị ekperima na-ebu agha.", + "BBC kpọkwara Jonah Eromosele Unuakhalu, bụ ọnụ na-ekwuru ndị agha nke 'Operation Udoka' gbasara ebubo ndị a, mana o kwuru ka anyị zitere ya ozi n'ekwentị. Ọ zaghachibeghị ozi anyị zigaara ya.", + "Mana n'ụbọchị abụọ nke ọnwa Ọktoba a, Unuakhalu wepụtara ozi maka etu ndị agha si wakpoo ebe ha sị bụ ogige ndị ọgụ Ipob/ESN n'obodo Ihube, Aku, na Umulolo na mpaghara Okigwe.", + "Ipob bụ aha ịchafụ maka 'Indigenous People of Biafra' na 'Eastern Security Network', bụ otu sị na ha na-zaọ maka nnwereonwe Biafra.", + "N'ozi ahụ, Unuakhalu kwuru na ha gburu ndị ekperima mmadụ abụọ na mwakpo ahụ ma gbakwaa ogige ahụ ọkụ. Ha sị na ha kurikwara ọtụtụ ogige nke ndị dibia na-agwọrọ ndị ekperima ahụ ọgwụ.", + "Okigwe bụ mpaghara ebe Imo steeti na Abia steeti nwere oke ala, ma bụrụkwa ebe enwerela ọtụtụ mwakpo ndị ekperima kamgbe enweghị nchekwa malitere ịrị elu na mpaghara ọwụwa anyanwụ.", + "Ọ bụ na mpaghara ahụ ka ndị ojiegbe tọọrọ otu nwaanyị onye agha gara ileta nne ya nke ukwu n'ọnwa Disemba afọ 2022.", + "Ndị ekperima ahụ wepụtara onyonyo ebe ha gbara nwaanyịonye agha ahụ ọtọ na-eme ya akaje. Amaghị ihe mechara mee nwaanyị onye agha ahụ.", + "Ọ bụkwa na mpaghara jikọrọ Okigwe na Arondizuogu ka ndị ekperima nọ tọrọ onye bụbu onyeisioche okpuru ọchịchị Ideato North, bụ Chris Orizu, n'ọnwa Jenụwarị afọ a, ma mechaa gbuo ya, bepu ya isi.", + "Mpaghara Okigwe na Orlu bụ ebe mwakpo ndị ojiegbe kacha njọ n'Imo Steeti na nsonso a.", + "Otu onye bi na mpaghara 'Okigwe Town' gwara BBC Igbo na ha nụrụ ụda ụgbọelu agha na helịkọpta ugboro ugboro n'ime ziuụka olemole gara aga.", + "Onye a - na-achọghịkwa ka a kpọọ aha ya - kwuru na mpaghara ebe o bi dara jụụ n'ọdị nso a, mana ọ bụ maka iwu nke ndị ojiegbe tiri nke machiri mkpagharị ndị mmadụ bido n'elekere isii nke ụtụtụ ruo elekere 12 nke etiti ehihie.", + "O kwuru na ọnọdụ nchekwa adịghị njọ na mpaghara ahụ etu ọ dị n'ime obodo ndị gbara ha gburugburu, \"mana onweghị onye na-anọ n'ezi ma ọ gafee elekere isii nke mgbede\".", + "Ndị ọrụ nchekwa Naịjirịa na-ebo ebubo na ọ bụ ndị ekperima Ipob/ESN na-eme mwakpo ma na-egbu mmadụ na mpaghara ahụ, mana ndị otu a agọọla ugboro ugboro na ọ bụghị ha.", + "N'otu ozi o zipụtara n'oge gara aga, ọnụ na-ekwuru ndị Ipob bụ Emma Powerful kwuru na ha abụghị otu na-achọ nsogbu, kama ọ bụ usoro udo ka ha ji azọ maka nnwereonwe Biafra.", + "Cheta na a ga-enwe ntuliaka ọkwa gọvanọ n'Imo steeti n'ụbọchị 11 nke ọnwa Nọvemba afọ a. Ọtụtụ na-atụ uche etu ọnọdụ nchekwa ọjọọ a ga-esi metụta ntuliaka ahụ.", + "Ndị niile gwara BBC Igbo okwu kwuru na ntuliaka bụ ihe ikpeazụ dị n'uche ha ugbua, maka na ọ bụ azọta ndụ tupu ekwuwe okwu ịtụ vootu.", + "National security", + "Imo steeti", + "Ndị Biafra chọrọ nkewa", + "Israel-Gaza crisis: Ihe ise gbara ọkpụrụkpụ mere ọhụrụ a14 Ọktọba 2023", + "NA EME UGBU A Etu ‘Transformer’ si gbaa, gbagbuo mmadụ isii1 Ọktọba 2023", + "Simeon Okezuo Nwobi: Onye bụ ụkọchukwu a Pope họpụtara dịka Bishọp Ahiara Diocese?14 Ọktọba 2023", + "Bola Tinubu diploma: Ọ bụ eziokwu na o ji asambodo adịgboroja? Lee ihe BBC Disinformation chọpụtara11 Ọktọba 2023", + "Multiple Taxation: Etu oke ụtụisi si awapụ ndị ahịa, ọkwọụgbọala ọgọdọ n'Ọwụwa Anyanwụ10 Ọktọba 2023", + "Lee ụfọdụ ndị Ipob ụlọikpe sị ka a tọhapụ ma kwụọ ha ụgwọ 12 Ọktọba 2023", + "Teachers Salary: Kedụ ihe ndị nkuzi na-eri n'ụgwọọnwa n'Ugwu na Ndịda Naijiria? 11 Ọktọba 2023", + "'Anyị a na-alụ agha?' Ndị bi na mpaghara Okigwe na-ebegara gọọmentị akwa enyemaka8 Ọktọba 2023", + "Father Okunerere kwesịrị ka e too ya ọ bụghị itinyere ya ọgbatauhie - Fada Mbaka", + "Simeon Okezuo Nwobi: Onye bụ ụkọchukwu a Pope họpụtara dịka Bishọp Ahiara Diocese?", + "Igbo Proverbs: I dabanye n'ọnọdụ ndị a, were ilu igbo ndị a kwuo okwuEmelitere ikpeazụ na: 7 Juun 2020", + "Nsibidi: Akara ochie e jiri mara ndị IgboEmelitere ikpeazụ na: 13 Julaị 2019", + "Sex for Grades: Unilag achụọla ndị nkuzi abụọ BBC gbara n'anwụEmelitere ikpeazụ na: 8 Ọktọba 2019", + "Ihe mere ị ga-eji nwee ntụkwasiobi na BBC News", + "Usoro Ojiji", + "Gbasara BBC", + "Iwu Nzuzo", + "Kuki", + "Kpọtụrụ BBC", + "Do not share or sell my info", + "© 2023 BBC. BBC anaghị ahụta maka ọdịnaya nke saịtị ndị dị na mpụga. Usoro anyị maka njikọ dị na mpụga." + ] +} \ No newline at end of file