Skip to content

Commit

Permalink
Tue Oct 22 2024 01:05:04 GMT+0000
Browse files Browse the repository at this point in the history
  • Loading branch information
github-actions[bot] committed Oct 22, 2024
1 parent 1a93a42 commit 8e4656a
Show file tree
Hide file tree
Showing 8 changed files with 461 additions and 0 deletions.
71 changes: 71 additions & 0 deletions articles/49290191.json
Original file line number Diff line number Diff line change
@@ -0,0 +1,71 @@
{
"published": "9 Ọgọọst 2019",
"sentences": [
"Akụkọ",
"Egwuregwu",
"Ihe nkiri",
"Nke ka ewuewu",
"Akụkọ",
"Egwuregwu",
"Ihe nkiri",
"Nke ka ewuewu",
"Ebe foto si, Getty Images",
"Onyeisiala Naijịrịa bụ Muhammadu Buhari agbanweela iwu nke nyeziri ngalaba n'ahụ maka igba ụgwọ ikike i gwa ndị ụlọakụ ka ha nye ha ohere inyocha obaego ndị niile ji gọọmentị ugwọ.",
"Ngalaba gọọmentị ndịa bụ Asset Management Corporation of Nigeria (AMCON) , Economic and Financial Crimes Commission (EFCC), Nigerian Financial Intelligence Unit (NFIU) na kwa Independent Corrupt Practices Commission (ICPC) .",
"Gọọmentị na agba mbo inatacha ụgwọ eji AMCON mana iwu ochie nke agbanwere ugbua enyeghị ha ikike ha chọrọ.",
"Mana ka ọ dị ụgbụ a, ha enwtala ikike ha chọrọ.",
"AMCON edepụtala akwụkwọ na mbụ nke gosịrị aha ndị jị ha ụgwọ, BBC gbara otu n'ime ha ajụjụ ka ọ gwa anyị uche ya.",
"Ugo Egboji - Petrologistics Limited",
"Ugo Egboji onyeisi ụlọọrụ Petrologistics gwara BBC otu iwu ọhụru a sịrị metuta ya.",
"O mere ka anyị ghọta na:",
") \"Ụgwọ a e ji bụ ụgwọ e ji ndị ụlọakụ\"",
") \"Ọtụtụ ụgwọ a bụ nke sitere na mgbere akụ ụlọọrụ na-ere mmanụ agbidi nke a gbara n' ụlọ mgbere ahịa a kpọrọ \"Stock Market.\"",
") \"Dịka Naịjirịa nwere ọtanisi(Recession) n'afọ 2008 nke metụtara ọtụtụ ụlọọrụ, gọomentị kwesiri ili ụlọọrụ ndị a, ihe Bekee kpọrọ 'Liquidation,\" dịka a na-eme na mba ndị ọzọ.\"",
"\"Mana ha emeghị ya n'ihi na gọọmentị achọghị ka ụlọakụ ga daa.\"",
"SEC amachịbeghị Capital Oil",
"EFCC agbala Ihejirika ajụjụọnụ",
") \"Ndị ji ụgwọ a karịrị puku ise\"",
") \"AMCON na-eme ka ọ dịrị gọọmentị mma, ọ dịrị ụloakụ mma ma dịkwara ndị ji ụgwọ mma.\"",
") \"N'agbanyeghị nke a, e nwere ndị na-achọghị ikwu ụgwọ a ma ncha.\"",
") \"Aha e deputara na Intanetị nsonso a bụ ọrụ ndi ntaakụkọ umengwụ n'ihi na aha ndị a bụ aha ochie e depụtara.\"",
") \"E depụta aha ndị ji ụgwọ ọhụrụ i ga ahụ na ọbụghị aha niile ka i ga ahụ na ya.\"",
"EFCC anwuchiela Babachir Lawal",
"Ifeanyi Ubah ọ baala APC n'ezie?",
"Dika ihe a si gbasata iwu, Okaiwu bụ Nwabufo Ikechukwu kọwara na ọ bụghi nani onyeisiala denyere atụmatu a n'iwu, kama ndị Omeiwu ga eweputa iwu tupu onyeisiala edenye ya n'iwu Naịjiria.",
"Ebe foto si, Nwabufo Ikechukwu",
"Nwabufo gara n'ihu kọwaa kwa na iwu a bụ ndezighari iwu AMCON nke di bụ mbụ.",
"O gara n'ihu kọwaa na tupu edegharia iwu a, ndi gọomenti enweghi ikike igwa ndi uloakụ ka ha nye ha ohere i nyocha ma banye obaego ndia ji ụgwọ.",
"O kwuru na iwu ọhụrụ a ga enyezi ndị gọọmenti ikike inyocha obaego ndia ji ugwọ na enweghi mgbochi obụla dika iwu ochie AMCON na egbochi ha.",
"Nwabufo gwara BBC na n'uche obi ya, iwu a bụ ezigbote ihe, kama ka a n'ele ma ọ bụ otu nri si esi ka ọ ga esi tọọ.",
"Ọ bụ ndị iro na-agba m mgba okpuru - Senator Utazi",
"Ndị uweojii asaala ndị agha okwu maka ndị uweojii atọ ha gbagburu ma tọhapụ onye ntọ",
"'Ndị Eze niile ga-aga biri n'Obodo ha' Gọvanọ Ugwuanyi",
"Sowore abanyela ofe dị ọkụ ka ụlọikpe nabatara ekpere DSS?",
"Lee Ihe Nkịrị Ga-Amasị Gị -",
"Gọọmenti etiti ahapụla ndị mere nrụrụaka na-achụgharị VDM - Deji Adeyanjuelekere 6 gara aga",
"Etu mmemme iri ji si ghọrọ nkwafu ọbara na Nibo, Anambra steeti21 Ọktọba 2024",
"Ebonyi, Umuahia erubela isi n’iwu 'Sit at home' IPOB nyereelekere 9 gara aga",
"Ị ma na 'Soursop' na-agwọ ọrịa dị icheiche n'ahụ? Lee ha ebe a20 Ọktọba 2024",
"Etu ule na agụmakwụkwọ si a da mba n'Imo steeti kemgbe 202116 Ọktọba 2024",
"DSS amachiela Nnamdi Kanu ịhụ onye ọbụla ọzọ - Aloy Ejimakor15 Ọktọba 2024",
"Ihe ị ga-eme iji gbanarị ọrịa Marburg Virus na-efe ugbua16 Ọktọba 2024",
"‘Ọ kaara mụ mma na m nwụrụ na Lebanon karịa ịlaghachi Naịjirịa’15 Ọktọba 2024",
"Allen Onyema: Nke bụ eziokwu maka ebubo nrụrụaka mba Amerịka boro ya13 Ọktọba 2024",
"Onye bụ Sean ‘Diddy’ Combs, etu ebubo ndị a na-ebo ya si bido12 Ọktọba 2024",
"Ihe mere ndị Ilaje ji atụnye nwa ọhụrụ na mmiri 9 Ọktọba 2024",
"Gịnị bụ ọrụ Gọọmenti Okpuru ọchịchị na Naịjirịa?7 Ọktọba 2024",
"Igbo Proverbs: I dabanye n'ọnọdụ ndị a, were ilu igbo ndị a kwuo okwuEmelitere ikpeazụ na: 24 Julaị 2024",
"Etu mmemme iri ji si ghọrọ nkwafu ọbara na Nibo, Anambra steeti",
"Etu ule na agụmakwụkwọ si a da mba n'Imo steeti kemgbe 2021",
"DSS amachiela Nnamdi Kanu ịhụ onye ọbụla ọzọ - Aloy Ejimakor",
"'Ihe mere aha anyị ji dị na ndị ji gọọmenti ụgwọ'Emelitere ikpeazụ na: 9 Ọgọọst 2019",
"Ihe mere ị ga-eji nwee ntụkwasiobi na BBC News",
"Usoro Ojiji",
"Gbasara BBC",
"Iwu Nzuzo",
"Kuki",
"Kpọtụrụ BBC",
"Do not share or sell my info",
"© 2024 BBC. BBC anaghị ahụta maka ọdịnaya nke saịtị ndị dị na mpụga. Usoro anyị maka njikọ dị na mpụga."
]
}
64 changes: 64 additions & 0 deletions articles/c0jwxedqwy1o.json
Original file line number Diff line number Diff line change
@@ -0,0 +1,64 @@
{
"published": "20 Ọktọba 2024",
"sentences": [
"Akụkọ",
"Egwuregwu",
"Ihe nkiri",
"Nke ka ewuewu",
"Akụkọ",
"Egwuregwu",
"Ihe nkiri",
"Nke ka ewuewu",
"Ebe foto si, Getty Images",
"Onye dere ya, Michael Ilediagu",
"Ndị mere akụkọ a, Journalist",
"Ọktọba 2024",
"E nwere otu mkpụrụ osisi na-enyere ndi nwere ọrịa dị icheiche aka, ọ kachasị ndị na-arịa ọrịa akpụ (cancer) nakwa ọrịa shuga na ndị ọzọ.",
"Ndị Igbo na-akpọ mkpụrụ ọsịsị ahụ ‘shawansọp’ mana ndị bekee kpọrọ ya ‘soursop’.",
"Ọkachamara n’ihe gbara nrị na ahụike bụ Gideon Bassey kọwara ọtụtụ uru dị icheiche soursop bara nakwa ọnọdụ ahụike mmadụ nwereike iji mkpụrụ ọsịsị ahụ were nyere onwe ya aka.",
"Gideon Bassey kwuru na ya na-agwa ndị nwere ọrịa dịka ọsa, ọrịa shuga, nakwa ọrịa akpụ (cancer) na ọrịa ndị ọzọ dị icheiche ka ha na-ata soursop.",
"Bassey kwuru na mkpụrụ osisi ahụ ma akwụkwọ ya na-enyere aka akwalite ahụike ndị were ọrịa ndị ahụ.",
"Bassey kwuru na soursop were ọtụtụ uru dị na ya dịka mkpụrụ osi.",
"Nke mbụ bụ na o weghị nnukwu ọtọbịrịbịrị n’ime ya. Ọzọ bụ na o nwere vịtamin-B n’ime ya nakwa vịtamin ndị ọzọ.",
"Bassey kwuru na “soursop na-eme ka akpụ si n'ọrịa akpụ kpọnwụọ ma kwụsị ya ị na-amụba.",
"O kwuru na “Soursop adịghị agwọ ọrịa akpụ (Cancer) ọlaa mkpamkpam, mana ọ ga enyere ndị nwere ọrịa ahụ aka nke ukwu ma kwụsị ọrịa ahụ ị na-amụba”.",
"Ebe foto si, Getty Images",
"Gideon Bassey kwuru na soursop were ọtụtụ vịtamin ọkachasị vịtamịn B na-enyere aka n’ịgwọ ọrịa dị icheiche.",
"Ọ sịkwa na o nwere vitamin C na-enyere ahụ aka ịdọzị akpụkpọ ahụ, ịwụlite ahụike nakwa ịme ka ọnya laa n'oge.",
"O nwekwara ihe Bekee kpọrọ \"antioxidants\" bụ ihe dị n'ime ahụ na-edozi ma na-echekwa akụrụndụ pụtara 'cell'.",
"\"Ọ bụrụ na ị nwere 'ulcer', ọ bụ otu mkpụrụoisi anaghị akpalite ulcer\" ka o kwuru.",
"N’okwu Bassey “e nwere ọgwụ e si na mkpụrụ soursop emeputa a kpọrọ ‘graviola’.",
"“e jikwa akwụkwọ soursop ebelete ọrịa ọtọbịrịbịrị dị n’ọbara”.",
"Gideon gara n’ihu kọwaa ka ndị nwere ọrịa ndị ahụ ga-esi rie soursop.",
"“ị were akwụkwọ soursop, tinye ya na mmiri, ị sie ya n’ọkụ ma na-aṅụ mmiri ya. Ọ ga-enyere aka beleta ọtọ bịrịbịrị dị n’ọbara gị”.",
"Ọ bụrụ na ịbụ onye na-agbara shuga ọsọ, ịnwereike i ri 'soursop' ka i si chọọ n'ihi na o nweghi shụga n'ime ya.",
"Ahụike",
"Awaa etoo",
"Ọrịa shuga",
"Gọọmenti etiti ahapụla ndị mere nrụrụaka na-achụgharị VDM - Deji Adeyanjuelekere 6 gara aga",
"Etu mmemme iri ji si ghọrọ nkwafu ọbara na Nibo, Anambra steeti21 Ọktọba 2024",
"Ebonyi, Umuahia erubela isi n’iwu 'Sit at home' IPOB nyereelekere 9 gara aga",
"Ị ma na 'Soursop' na-agwọ ọrịa dị icheiche n'ahụ? Lee ha ebe a20 Ọktọba 2024",
"Etu ule na agụmakwụkwọ si a da mba n'Imo steeti kemgbe 202116 Ọktọba 2024",
"DSS amachiela Nnamdi Kanu ịhụ onye ọbụla ọzọ - Aloy Ejimakor15 Ọktọba 2024",
"Ihe ị ga-eme iji gbanarị ọrịa Marburg Virus na-efe ugbua16 Ọktọba 2024",
"‘Ọ kaara mụ mma na m nwụrụ na Lebanon karịa ịlaghachi Naịjirịa’15 Ọktọba 2024",
"Allen Onyema: Nke bụ eziokwu maka ebubo nrụrụaka mba Amerịka boro ya13 Ọktọba 2024",
"Onye bụ Sean ‘Diddy’ Combs, etu ebubo ndị a na-ebo ya si bido12 Ọktọba 2024",
"Ihe mere ndị Ilaje ji atụnye nwa ọhụrụ na mmiri 9 Ọktọba 2024",
"Gịnị bụ ọrụ Gọọmenti Okpuru ọchịchị na Naịjirịa?7 Ọktọba 2024",
"Igbo Proverbs: I dabanye n'ọnọdụ ndị a, were ilu igbo ndị a kwuo okwuEmelitere ikpeazụ na: 24 Julaị 2024",
"Etu mmemme iri ji si ghọrọ nkwafu ọbara na Nibo, Anambra steeti",
"Etu ule na agụmakwụkwọ si a da mba n'Imo steeti kemgbe 2021",
"DSS amachiela Nnamdi Kanu ịhụ onye ọbụla ọzọ - Aloy Ejimakor",
"Kedụ ihe ndị agbụrụ ọzọ na-ekwukarị ha jiri mara ndị Igbo?Emelitere ikpeazụ na: 19 Jenụwarị 2023",
"Ihe mere ị ga-eji nwee ntụkwasiobi na BBC News",
"Usoro Ojiji",
"Gbasara BBC",
"Iwu Nzuzo",
"Kuki",
"Kpọtụrụ BBC",
"Do not share or sell my info",
"© 2024 BBC. BBC anaghị ahụta maka ọdịnaya nke saịtị ndị dị na mpụga. Usoro anyị maka njikọ dị na mpụga."
]
}
70 changes: 70 additions & 0 deletions articles/c62gvzzkd0no.json
Original file line number Diff line number Diff line change
@@ -0,0 +1,70 @@
{
"published": "12 Ọktọba 2024",
"sentences": [
"Akụkọ",
"Egwuregwu",
"Ihe nkiri",
"Nke ka ewuewu",
"Akụkọ",
"Egwuregwu",
"Ihe nkiri",
"Nke ka ewuewu",
"Ebe foto si, Getty Images",
"Otu n'ime ndị na-eti egwu a ma ama bụ Sean \"Diddy\" Combs bụ onye e boro idina ndị mmadụ n’ike bụ nke nwereike ịkwụsị akaọrụ ya ruru afọ iri atọ. A nwụchiri otiegwu mba Amerịka ahụ n’abalị 17 Septemba wee boo ya ebubo ịtụ mgbere ndị akwụla na New York.",
"Kemgbe ebubo ahụ, ihe karịrị ebubo ọhụrụ otu narị na iri abụọ (120) apụtala megide Combs, bụ onye kwuru na aka ya dị ọcha. Otu ọkaikpe jụrụ ịgbapụta ya mgbe ndị ọka iwu kwusiri ike na ọ bụ \"ihe iyi egwu nye obodo\".",
"Combs agọọla ebubo mpụ niile. Mana ọ na-agabiga ọnọdụ tara akpụ iji dozie aha ya.",
"Combs gbara afọ iri ise na anọ (54) ka a nwụchiri n'ụlọ oriri na ọṅụṅụ New York maka ebubo ịgba izu nzuzo, ịtụ mgbere ndị akwụla n’ike na ime njem maka ebumnuche ịgba akwụna.",
"Ndị ọkaiwu gọọmenti etiti boro ya ebubo \"ịmepụta ụlọ ọrụ mpụ\" nke o ji \"na-emegbu, eyi egwu ma na-amanye ụmụnwaanyị na ndị ọzọ gbara ya gburugburu imezu agụụ mmekọahụ ya, chebe aha ya, ma kpuchie omume ya\".",
"Ha kwuru na Combs ejirila ọgwụike, ime ihe ike na iji ọkwa ya \"rata ụmụnwaanyị ndị ọ na-emetọ\" n'inwe mmekọahụ a kpọrọ \"Freak Offs\".",
"Ha kpuhekwara na ha achọpụtala ngwaagha, mgbọ na ihe karịrị otu puku (1,000) karama mmanụ oge ha wakporo ụlọ Combs dị na Miami na Los Angeles n’ọnwa March.",
"Ebe foto si, Getty Images",
"Onye a mụrụ na New York n’afọ 1969, nne Combs bụ Janice na-enyere onyenkụzi aka zụrụ ya. Nna ya bụ Melvin, bụbu onyeagha elu Amerịka nke mechara tinye aka na mpụ ahaziri ahazi.",
"Combs dị naanị afọ atọ mgbe a gbagburu nna ya n'ime ụgbọala mgbe ọ na-azụ ahịa ọgwụike dịka a ghọtahiere ya ka onye uweojii. Dịka nwata nwoke nwere mmasị n’egwu, Combs gbara egwu n’onyonyoo maka ndị otu Fine Young Cannibals nke mba UK na Diana Ross.",
"N'oge agụmaakwụkwọ ya na mahadum Howard University dị na Washington DC na mmalite 1990s, a matara Combs dịka onye na-ahazi nnukwu mmemme nke na-adọta ihe karịrị otu puku ndị ọbịa mgbe ụfọdụ. Ọ na-akpọ ndị otiegwu a ma ama ka ha gụọ egwu na mmemme ndị a, bụ nke dọtara uche otiegwu bụ Andre Harrell, onye nyere ya ọzụzụ n’akara egwu ya bụ Uptown Records nke dị na New York.",
"Ọ kwụsịrị agụmaakwụkwọ mahadum iji nyefee onwe ya n'ọrụ dịka nnukwu ihe ọma bịara ya oge na-adịghị anya. Combs kpọbatara otiegwu na-eto eto si Brooklyn bụ onye a ma ama dị ka Biggie Smalls wee malite imepụta egwu mbụ ya. Egwu ahụ, nke a na-eto dịka otu n'ime egwu ‘rap’ kachasị mma oge niile, rere ọtụtụ nde.",
"Ọdachi dara na 1997, mgbe agbagburu Biggie n'ụgbọala na-agbapụ na Los Angeles. Combs, bụ onye hụrụ ihe ahụ merenụ, kwanyeere ya ugwu site n'ịdepụta abụ ọ kpọrọ “I’ll Be Missing You”, nke ghọrọ otu n'ime egwu kachasị wuo ewu n'afọ ahụ ma malitere ya ọrụ iti egwu nke nke ọma.",
"Combs abanyela n’azụmaahịa ndị ọzọ ewezuga iti egwu nke gụnyere ahịa akwa, ihe ọṅụṅụ na mmepụta ihe onyonyo. Na 2022, aha ya pụtara n’akwụkwọ akụkọ US Forbes dịka otu n’ime ndị akajiakụ.",
"Ebe foto si, Getty Images",
"N'afọ 1991, Combs haziri mmemme na kọleji obodo New York nke kwụsịrị n'ọdachi. Ihe fọrọ obere ka ọ bụrụ mmadụ puku ise (5,000) pụtara na n’ụlọ mgbatịahụ nke na-enweghị ike ịbanye ihe ruru mmadụ puku abụọ na narị asatọ (2,800). E gwegburu mmadụ itolu. Enweghị ebubo mpụ e boro Combs mana ndị ikwu nke ndị nwụrụ anwụ gbara ndị nkwalite, kọleji na obodo New York akwụkwọ. Combs kwụrụ $750,000 dịka akụkụ nde $3.8 ego iti aka n’obi.",
"Na Mee 1999, e jidere ya maka ebubo ịwakpo onye isi ụlọọrụ egwu bụ Steve Stout na-esochi nghọtahie maka onyonyoo egwu. Combs kwetara na ikpe mara ya dịka a tụrụ ya mkpọrọ otu ụbọchị maka njikwa iwe.",
"N'otu afọ ahụ, e boro ya ebubo na ọ bụ onye omekome nwere ngwaagha ma e mesịrị tọhapụ ya.",
"Mgbe ahụ, na 2015, Combs bara n'ọgbaaghara ya na onye na-ahụ maka egwuregwu nwa ya nwoke nke ihe kpatara ya bụ esemokwu n'oge ọzụzụ. E mechara nwụchie ma boo ya ebubo na o ji ngwaọgụ na-egbu egbu wakpoo mmadụ, mana e mechara kagbuo ebubo ahụ.",
"Ebe foto si, Getty Images",
"Ebubo mbụ nke mmetọ pụtara site n'aka enyi nwaanyị mbụ ya, Gina Huynh, n’afọ 2019 n'oge Tasha K gbara ya ajụjụ ọnụ na YouTube. Agbanyeghị na ebubo ahụ eruteghị ndị mgbasa ozi Amerịka.",
"N’abalị 16 Nọvemba 2023, onye ọrụ mbụ ya bụ Cassie boro Combs ebubo idina ya n'ike na mmegbu. O tinyere akwụkwọ mkpesa n'ụlọ ikpe gọọmenti etiti dị na New York na-ebo ebubo na onye na-eti egwu dinara ya n’ike. N’ime otu mkpụrụ ụbọchị okwu ahụ rutere n'ụlọ ikpe, mmadụ abụọ ahụ kwuru na ha ejirila \"udo\" dozie okwu ahụ, n'agbanyeghị na onye ọkaiwu Combs kwuru na mmezi ahụ \"abụghị n'ụzọ ọ bụla ịnabata mmejọ\".",
"Ma n'otu izu ahụ, ụmụnwaanyị abụọ ọzọ pụtara. Otu n'ime ha bụ Joi Dickerson-Neal, boro nwaamadị ahụ ebubo na ọ na-aṅụ ọgwụ ọjọọ ma na-awakpo ya mgbe ọ bụ nwa akwụkwọ kọleji na 1991. Combs gọnarịrị ebubo ahụ niile ebe onye na-ekwuchitere ya ọnụ kpọrọ ikpe ndị ahụ \"ụzọ e si anapụ ego\".",
"Ka otu ọnwa gasịrị, nwaanyị nke anọ gbara akwụkwọ na-ekwu na Combs na ụmụnwoke abụọ ndị ọzọ jiri ya tụọ mgbere akwụla ma dinaa ya n’igwe mgbe ọ dị afọ iri na asaa (17). Na nzaghachi, Combs kwuru na ya \"emeghị nke ọbụla n'ime ihe ndị ahụ jọgburu onwe ya a na-ebo ya\".",
"N’ọnwa Maachị afọ a, ndị uweojii wakporo ụlọ Combs abụọ na Los Angeles na Miami. Ọnwa isii ka e mesịrị, e jidere ya n’ụlọ oriri na ọṅụṅụ New York ebe n’abalị mbụ nke ọnwa Ọktoba, ọkaiwu Texas bụ Tony Buzbee nwere ọgbakọ ndị ntaakụkọ ma kwuo na ihe karịrị mmadụ 100, ndị nwoke na ndị nwaanyị, ga-agba otiegwu ahụ akwụkwọ n'otu n'otu maka idina ha n’ike. nrigbu. Buzbee kwukwara na ụfọdụ n'ime ndị na-ebo ya ebubo gụnyere ndị bụ ụmụaka n'oge e dinara ha n’ike.",
"Erica Wolff bụ onye ọkaiwu na-anọchite anya Combs, kwuru na otiegwu ahụ \"ji ike ya niile\" na-agọnahụ ebubo ahụ, na-ekwu na ha bụ \"ụgha na nkwutọ\".",
"N'ime afọ iri atọ ya n'iti egwu, Combs gbanwere aha nka ya ọtụtụ oge na mbọ inwogharị onwe ya. Ọ ga-ewe ihe karịrị nke ahụ iji weghachi aha ya ugbu a.",
"Amerika",
"Social media",
"Ịkpa obi aṅụrị",
"Abụ",
"Gọọmenti etiti ahapụla ndị mere nrụrụaka na-achụgharị VDM - Deji Adeyanjuelekere 6 gara aga",
"Etu mmemme iri ji si ghọrọ nkwafu ọbara na Nibo, Anambra steeti21 Ọktọba 2024",
"Ebonyi, Umuahia erubela isi n’iwu 'Sit at home' IPOB nyereelekere 9 gara aga",
"Ị ma na 'Soursop' na-agwọ ọrịa dị icheiche n'ahụ? Lee ha ebe a20 Ọktọba 2024",
"Etu ule na agụmakwụkwọ si a da mba n'Imo steeti kemgbe 202116 Ọktọba 2024",
"DSS amachiela Nnamdi Kanu ịhụ onye ọbụla ọzọ - Aloy Ejimakor15 Ọktọba 2024",
"Ihe ị ga-eme iji gbanarị ọrịa Marburg Virus na-efe ugbua16 Ọktọba 2024",
"‘Ọ kaara mụ mma na m nwụrụ na Lebanon karịa ịlaghachi Naịjirịa’15 Ọktọba 2024",
"Allen Onyema: Nke bụ eziokwu maka ebubo nrụrụaka mba Amerịka boro ya13 Ọktọba 2024",
"Onye bụ Sean ‘Diddy’ Combs, etu ebubo ndị a na-ebo ya si bido12 Ọktọba 2024",
"Ihe mere ndị Ilaje ji atụnye nwa ọhụrụ na mmiri 9 Ọktọba 2024",
"Gịnị bụ ọrụ Gọọmenti Okpuru ọchịchị na Naịjirịa?7 Ọktọba 2024",
"Igbo Proverbs: I dabanye n'ọnọdụ ndị a, were ilu igbo ndị a kwuo okwuEmelitere ikpeazụ na: 24 Julaị 2024",
"Etu mmemme iri ji si ghọrọ nkwafu ọbara na Nibo, Anambra steeti",
"Etu ule na agụmakwụkwọ si a da mba n'Imo steeti kemgbe 2021",
"DSS amachiela Nnamdi Kanu ịhụ onye ọbụla ọzọ - Aloy Ejimakor",
"Kedụ ihe ndị agbụrụ ọzọ na-ekwukarị ha jiri mara ndị Igbo?Emelitere ikpeazụ na: 19 Jenụwarị 2023",
"Ihe mere ị ga-eji nwee ntụkwasiobi na BBC News",
"Usoro Ojiji",
"Gbasara BBC",
"Iwu Nzuzo",
"Kuki",
"Kpọtụrụ BBC",
"Do not share or sell my info",
"© 2024 BBC. BBC anaghị ahụta maka ọdịnaya nke saịtị ndị dị na mpụga. Usoro anyị maka njikọ dị na mpụga."
]
}
Loading

0 comments on commit 8e4656a

Please sign in to comment.