diff --git a/articles/c204n4e5reqo.json b/articles/c204n4e5reqo.json new file mode 100644 index 00000000..1bce622d --- /dev/null +++ b/articles/c204n4e5reqo.json @@ -0,0 +1,55 @@ +{ + "published": "8 Ọgọọst 2024", + "sentences": [ + "Akụkọ", + "Egwuregwu", + "Ihe nkiri", + "Nke ka ewuewu", + "Akụkọ", + "Egwuregwu", + "Ihe nkiri", + "Nke ka ewuewu", + "Ebe foto si, Getty Images", + "Annette Echikunwoke jị ọkọrọtọ mba Amerika nwere na-enwe anụrị maka ịweta ọlaọcha na Olympiik Paris 2024 nke mere ọtụ jị echeta ihe mere ya n’oge garaaga.", + "Ndị Naịjirịa na ekiri ya na-eche na nke a kwesiri ịbụ erere Naịjirịa aka erite na ọ bụlụ na Annette nọchịtere anya ha na Olympiik.", + "Naịjirịa ewetebeghị ọla ọ bụla na Olympiik Paris, ebe Annette bụ onye nọchitere anya mba Amerika a ka enwetere ha ọla ma ewepu amaghịahazị ihe ndị Athletics Federation of Nigeria (AFN).", + "Mana Annette abụlula nwanyị Amerika nke mbụ nwetere ọla na ngaraba egwuregwu Hamaa.", + "“Obi dị m ụtọ isoro mba US, irita erere na iwete ọla ọcha”.", + "Ebe foto si, Getty Images", + "Na olympiik Tokyo 2020, Echikunwoke nwere nsogbu oge ọ biara ịnọchita anya Naịjirịa maka na ọ were ikike ịbụ nwa amaala Naịjirịa nakwa nke mba Amerika.", + "Ka ọ mechere ọhụma oge a na-akwado nwere ruo na Tokyo bụ ịsị mba Japan, a kagburu aha ya ma kwuo na onweghị ikike ịnọchita anya Naịjirịa na egwuregwu ahụ.", + "Ewekwara mmadụ iri ndị ọzọ nke a metutara maka na ha ndị na ahazị Olympiik kwuru na ha dara ule enenere ha maka ọgwụ na-enye ike.", + "Nke a gbawara Echikunwoke obi.", + "AFN dara iwu sị na ndị ga-eso ha bịa Olympiik ga abịa nyocha ahụike gbasara ọgwụike ugboro atọ n’ime ọnwa iri tupuu ha abịa Olympiik.", + "Echikunwoke kwuru na ya bịara ugboro isii ka e mee ya nyocha ahụ mana AFN akpọtaghị onye kwesiri ime ya nyocha ahụ.", + "O kwuru “agbagharana m ihe garaaga, ma tinye uche m na ọdị n’ihu”.", + "O kwukwara na ọlaọcha ya wetere bụ igosi na ya tinyere uchu na egwuregwu ahụ.", + "Ndị AFN ekweghi gwa BBC okwu gbasara ọlaọcha Echikunwoke wetere ndị Amerịka.", + "Amerika", + "Naijiria", + "Olympics", + "Egwuruegwu", + "Paris 2024", + "Nnamdi Kanu agbaala akwụkwọ ka gọọmenti kwụsị ikpe ya maka enweghị ikikeelekere 9 gara aga", + "NA EME UGBU A, Ụgbọelu kpọkara na Brazil gburu mmadụ niile nọ n’ime ya", + "Sit at Home: Ụzọ asatọ ị ga-eji ama na nchekwa adakpọọla n'Ọwụwa Anyanwụ11 Mee 2022", + "Annette Echikunwoke: etu ịda mba Naịjirịa sị ghọọ uru mba Amerika8 Ọgọọst 2024", + "“Ọ bụ m sị nwa m soro mee ngagharịiwe” - Nwaanyị e gburu nwa ya na Kano7 Ọgọọst 2024", + "Ndị nkwado Donald Trump akatọọla Tim Walz6 Ọgọọst 2024", + "Ị ma ihe mere i ji ekwo ụra?6 Ọgọọst 2024", + "Obodo kachasị nta n'Afrịka ma kachasị nwee ọnụọgụ ndị mmadụ gburu onwe ha n'ụwa6 Ọgọọst 2024", + "“Ọ bụ m sị nwa m soro mee ngagharịiwe” - Nwaanyị e gburu nwa ya na Kano", + "Lee iwu Enyinnaya Abaribe gbadoro ụkwụ akpọ ka a nwụchie ndị na-achọ Igbo Must go", + "Akụkọ kachasị na-abalị: Ụlọikpe atụọla Ralph Uwazuruike mkpọrọEmelitere ikpeazụ na: 18 Juun 2018", + "Igbo Proverbs: I dabanye n'ọnọdụ ndị a, were ilu igbo ndị a kwuo okwu", + "Sex for Grades: Unilag achụọla ndị nkuzi abụọ BBC gbara n'anwụEmelitere ikpeazụ na: 8 Ọktọba 2019", + "Ihe mere ị ga-eji nwee ntụkwasiobi na BBC News", + "Usoro Ojiji", + "Gbasara BBC", + "Iwu Nzuzo", + "Kuki", + "Kpọtụrụ BBC", + "Do not share or sell my info", + "© 2024 BBC. BBC anaghị ahụta maka ọdịnaya nke saịtị ndị dị na mpụga. Usoro anyị maka njikọ dị na mpụga." + ] +} \ No newline at end of file diff --git a/articles/cm2n8k8mpnmo.json b/articles/cm2n8k8mpnmo.json new file mode 100644 index 00000000..6bb67940 --- /dev/null +++ b/articles/cm2n8k8mpnmo.json @@ -0,0 +1,60 @@ +{ + "published": "7 Ọgọọst 2024", + "sentences": [ + "Akụkọ", + "Egwuregwu", + "Ihe nkiri", + "Nke ka ewuewu", + "Akụkọ", + "Egwuregwu", + "Ihe nkiri", + "Nke ka ewuewu", + "Ebe foto si, Maryam Musa", + "Ismail Muhammad so na otu onye n’ime ọtụtụ mmadụ nwụrụ na ngagharịiwe ụmụntorobia mere maka oke agụụ na ihe ụkọ na Naịjirịa bụ nke bidoro na mbido ọnwa Ọgọọst, afọ 2024.", + "Ismail Muhammad dị afọ ịrị abụọ na otu.", + "Nne ya gwara ya ga soro mee ngagharịiwe ahụ bụ nke e mere na Kano steeti nakwa mpaghara dị icheiche na Naịjirịa.", + "Otu ụbọchị ahụ ka a gbara Ismail egbe ma gbagbuo ya.", + "Nna Ismail nụrụ ụmụnwanyị atọ. Ha ruru ịrị abụọ na ezịnaụlọ ha, mana Ismail bụ dịọkpara.", + "Ọ na enyere aka ịzụ ụmụnwanne ya. Nna ya bubu onyeisioche na otu ndọrọndọrọ ọchịchị dị n’okpuruochichi gọomentị ha mana ka ọnọdụ sị dị ugbua, ihe na-esiri ha ike.", + "N’ụbọchị agbagburu Ismail Muhammad, nne ya bụ Maryam sị n’ụlọ pụọ oge Ismail ka nọ n’ụlọ.", + "Nke a mere nne ya ji na-akpọ ya n’ekwenti ka ọ pụta soro mee ngagharịiwe ahụ maka na ha hụrụ ya dịka naanị ụzọ ha ga-esi gosi iwe ha maka oke agụụ.", + "Gịnị mere ndị Naịjirịa ji chọrọ ime ngagharịiwe na-agbanyeghi nwụchi a na-anwụchi ha?29 Julaị 2024", + "Ihe mere e ji adọ ndị si mpaghara Ọwụwa Anyanwụ aka na ntị ka ha esola na ngagharịiwe30 Julaị 2024", + "Akụkọ ụgha ndị gbapụtara ihe n'oge ngagharịiwe a na-ema na Naịjirịa5 Ọgọọst 2024", + "Maryam gwara BBC na ya amaghị na ya na-akpọ nwa ya ka ọ bịa nwụọ “Akpọrọ nwa m ka ọ bịa mee ngagharịiwe, mana amaghị m na-akpọrọ ya ka ọ bịa nwụọ”.", + "O kwuru na abalị fotere ụbọchị a gbagburu ya ka ya gara chịpụta akpụụkwụ ya, na ụwe ya gbaa ha na anwụ maka na ọ bụ ihe ọ ga-enyi soro ga mee ngagharịiwe bụ nke ha chọrọ ịga mee n’obi gọọmentị.", + "Ọ sị na obere oge ka ha ruru na obi gọọmenti ka ndị ọrụ nchekwa bidoro gbawaa ha egbe-awụrụ-anyammịrị. Maryam bụ onye so na-eme ngagharịiwe ahụ gbara ọsọ ma gbalaga. Mana nke a bụ oge ikpeazu ọ hụrụ Ismail nwa ya.", + "Oge Maryam nọ n’ụlọ na-akọrọ ndị mmadụ etu ndị ọrụ nchekwa sị jiri egbe awụrụ anyammịrị achụsasị ndị na eme ngagharịiwe, ọ maghị na nwa ya nwụrụ ebe ahụ. Oteghị aka ọzị abiara ya na nwa ya awụọla ebe ahụ o sị gbalaga.", + "Ismail na agụakwụkwọ nọọsụ. Ọ gwara nne ya na ya gụchaa akwụkwọ na ihe ga adịrị ha mma. Tupuu ọnwụọ, nne ya nwetere ya ọrụ ebe a na-ere uwe n’ime ahịa.", + "Afọ abụọ garaaga ka Ismail na arụrụ nwanne nna ya ọrụ. A na-akwụ ya N45,000. Ọkara ego ahụ na-anara ezinaulo ya. O na enyere aka na-akwụ ụgwọakwụkwọ ụmụnne ya.", + "Akwụrụ ya ụgwọ ọnwa abalị garaaga tupuu ụbọchị emere ngagharịiwe ahụ. O nwere ego kwụọ ọtụtụ ụgwọ ezinaulo ya gi ma jide ego ndịọzọ n’akpa ya tupuu a gbagbuo ya. Oge e bunatara ozu ya, enweghizi ego dịzị na akpa ya.", + "A gbara ya egbe ebe abụọ, azụ na isiaka ya.", + "Maryam kwuru “ọnwụ ya ga abụlụ m ihe mgbanwaobi na ndụ m niile. Naanị ihe anyị chọrọ na-aka gọọmentị bụ ikpe ziriezi”.", + "Na ụbọchị Sonde ka onyeisiala Naịjirịa bụ Bola Tinubu kwuru na ya ma na ndị mmadụ nwụrụ na ngagharịiwe ahụ. Mana ndị uweoji ekwetebeghị na enwere ndị nwụrụ na aka ha.", + "Ha na-ekwu na ọ ga ahịa ahụ ịchọpụta ọnye ọrụnchekwa gbagburu nwatakiri ahụ.", + "Naijiria", + "Ngosi", + "Kano steeti", + "Nnamdi Kanu agbaala akwụkwọ ka gọọmenti kwụsị ikpe ya maka enweghị ikikeelekere 9 gara aga", + "NA EME UGBU A, Ụgbọelu kpọkara na Brazil gburu mmadụ niile nọ n’ime ya", + "Sit at Home: Ụzọ asatọ ị ga-eji ama na nchekwa adakpọọla n'Ọwụwa Anyanwụ11 Mee 2022", + "Annette Echikunwoke: etu ịda mba Naịjirịa sị ghọọ uru mba Amerika8 Ọgọọst 2024", + "“Ọ bụ m sị nwa m soro mee ngagharịiwe” - Nwaanyị e gburu nwa ya na Kano7 Ọgọọst 2024", + "Ndị nkwado Donald Trump akatọọla Tim Walz6 Ọgọọst 2024", + "Ị ma ihe mere i ji ekwo ụra?6 Ọgọọst 2024", + "Obodo kachasị nta n'Afrịka ma kachasị nwee ọnụọgụ ndị mmadụ gburu onwe ha n'ụwa6 Ọgọọst 2024", + "“Ọ bụ m sị nwa m soro mee ngagharịiwe” - Nwaanyị e gburu nwa ya na Kano", + "Lee iwu Enyinnaya Abaribe gbadoro ụkwụ akpọ ka a nwụchie ndị na-achọ Igbo Must go", + "Akụkọ kachasị na-abalị: Ụlọikpe atụọla Ralph Uwazuruike mkpọrọEmelitere ikpeazụ na: 18 Juun 2018", + "Igbo Proverbs: I dabanye n'ọnọdụ ndị a, were ilu igbo ndị a kwuo okwu", + "Sex for Grades: Unilag achụọla ndị nkuzi abụọ BBC gbara n'anwụEmelitere ikpeazụ na: 8 Ọktọba 2019", + "Ihe mere ị ga-eji nwee ntụkwasiobi na BBC News", + "Usoro Ojiji", + "Gbasara BBC", + "Iwu Nzuzo", + "Kuki", + "Kpọtụrụ BBC", + "Do not share or sell my info", + "© 2024 BBC. BBC anaghị ahụta maka ọdịnaya nke saịtị ndị dị na mpụga. Usoro anyị maka njikọ dị na mpụga." + ] +} \ No newline at end of file diff --git "a/articles/igbo_radio/a-tohapu\314\200la-nwaanyi-gburu-di-ya-ka-o-nochara-aho-ise-nulonga.json" "b/articles/igbo_radio/a-tohapu\314\200la-nwaanyi-gburu-di-ya-ka-o-nochara-aho-ise-nulonga.json" new file mode 100644 index 00000000..35869091 --- /dev/null +++ "b/articles/igbo_radio/a-tohapu\314\200la-nwaanyi-gburu-di-ya-ka-o-nochara-aho-ise-nulonga.json" @@ -0,0 +1,33 @@ +{ + "title": "A Tọhàpụ̀lá Nwaanyị Gburu Di Ya Ka Ọ Nọchara Ahọ Ise n'Ụlọnga", + "published": "May 30, 2022 - 21:46", + "edited": "0", + "sentences": [ + "Izunna Okafor dere akụkọ a\n \n Otu nwaanyị gbara afọ iri abụọ na iteghete aha ya bụ Olamide Akinbobola, onye gburu di ya site n'ịsụ̀ ya mma oge ha na-alụ ọgụ apụtala n'ụlọnga", + "Ka ọ na-ekwu okwu mgbe o nwerechara onwe ya site n'ebe a tụkpuru ya, bụ ‘Kirikiri Female Correctional Facility, Lagos’, Akinbobola kọwàra na ọnụnọ ọ nọrọ ebe ahụ mepere ya anya", + "Ọ dị ncheta na nwaanyị ahụ jí ụmụ abụọ, onye nke nọ na-agabiga agha ezinaụlọ n'alụmdinanwunye ya sụ̀rụ̀ di ya, bụ Dare Akinbobola (gbara afọ iri abụọ na asatọ) mma nri n'olu,n'ebe ha bi n'Ikorodu, steeti Lagos", + "Ọ dụrụ ndị na-amalite amalite ka ha gbaa ọsọ na mmekọrịta maọbụ alụmdi ọbụla na-ada aja aja", + "Ọ sị: \"Gbaa ọsọ ma ọ bụrụ na e nwee agha ezinaụlọ", + "Nsogbu malitere mgbe m kpebiri ịnọ  n'alụmalụ nwere nsogbu", + "Anọgidere m n'ihi na echere m na ọ ga-adị mma", + "Ọ bụrụ na m gbara ọsọ oge m nwere ohère ime nke ahụ, akaraghị m ịga nga maọbụ gbuo ya ka m na-azọ onwe m", + "\" Dịka ọ na-ekele Jennichi Foundation maka ịgba mbọ hụ na a tọhapụrụ ya, Olamide kwuru na ọ dịrịghị ya mfe", + "Ọ sị: \"Anọrọ m afọ ise ebe a", + "Ihe m gabigara adịghị mfe", + "Oge ya bụ ihe mere, ọ fọdụrụ obere ka m gbaa ara n'ihi na ọ bụghị ihe m kpachara anya wee mee", + "Ọ bụrụ na m kpachara anya wee mee ya, akaara m ịgbafu, mana eburu m ya gaa ụlọọgwụ; ma n'ikpeazụ azọtaghị m ya", + "“Mgbe m nọ̀ n'ebe ahụ, site na ịgbaume ndị mmadụ, amụtala m inwe ndidi, nnagide na ezi mmekọrịta", + "Ọ bụghị ihe ọbụla ị hụrụ ka ị ga-ekwu maka ya", + "Amụkwara m ụfọdụ ọrụaka", + "Amụrụ m ka e si ákpà isi, amụrụ m ka e si aga biidi", + "“Obi bụ m aṅụrị taa na enwerela m onwe m n'ikpeazụ, ma anọ m na mwute n'ihi na di m anwụọla", + "Ihe merenụ abụghị ihe a kpachara anya wee me, ọ na-ewute m na ọ nọghịzi ndụ", + "Abụ m nwaanyị ka dị obere, ji ụmụ abụọ", + "Nkasiobi m nwere bụ ụmụ m", + "\"   Otu ọ dị, nwaanyị ahụ kwùrù na ya tinyere ọdịnihu ya n'aka Chineke", + "Gbasara ụlọnga ahụ, o tòrò ha dịka o kwuru na ha mere nke ọma, na ha na-enye ha nri ugboro atọ n'ụbọchị, na-enye ha ncha ha ji asa ahụ ma hụkwa na a haziri mmiri ha nke ọma", + "Ọ gara n'ihu kwuo na ya anaghị eri eba n'ihe na ya na-arịa ọnya afọ, ma ihe zọrọ ya bụ ego Jennifer Owolabi na-enye ya", + "O kwuru na e nwere ụlọọgwụ bụ ịgba ebe ahụ, tinyere na a na-enye ha ọgwụ n'efu", + "N'ikpeazụ, o kelere Jennifer na ndị niile nọyeere ya" + ] +} \ No newline at end of file diff --git "a/articles/igbo_radio/agwu\314\200-na-iru\314\200-agwu\314\200-nala-igbo.json" "b/articles/igbo_radio/agwu\314\200-na-iru\314\200-agwu\314\200-nala-igbo.json" new file mode 100644 index 00000000..d2cfa42e --- /dev/null +++ "b/articles/igbo_radio/agwu\314\200-na-iru\314\200-agwu\314\200-nala-igbo.json" @@ -0,0 +1,6 @@ +{ + "title": "Ágwụ̀ na Ịrụ̀ Agwụ̀ n'Ala Igbo", + "published": "May 18, 2022 - 15:35", + "edited": "0", + "sentences": [] +} \ No newline at end of file diff --git "a/articles/igbo_radio/na-kaduna-ndi-ojiegbe-egbuola-nwoke-luru-nwaanyi-ohuru-to\314\200ro\314\201-nwunye-ya-di-ime.json" "b/articles/igbo_radio/na-kaduna-ndi-ojiegbe-egbuola-nwoke-luru-nwaanyi-ohuru-to\314\200ro\314\201-nwunye-ya-di-ime.json" new file mode 100644 index 00000000..b3e2b764 --- /dev/null +++ "b/articles/igbo_radio/na-kaduna-ndi-ojiegbe-egbuola-nwoke-luru-nwaanyi-ohuru-to\314\200ro\314\201-nwunye-ya-di-ime.json" @@ -0,0 +1,17 @@ +{ + "title": "Na Kaduna, Ndị Ojiegbe Egbuola Nwoke Lụrụ Nwaanyị Ọhụrụ, Tọ̀rọ́ Nwunye Ya Dị Ime", + "published": "Jun 7, 2022 - 21:32", + "edited": "0", + "sentences": [ + "Chinwendu Uzoatu dere akụkọ a\n Ndị ojiegbe nọrọ na nsonso a wakpò obodo Jere dị n'okpuruọchịchị ime obodo Kagarko na steeti Kaduna, ma kpaa mkpamkpa ebe ahụ", + "Ndị omekome ahụ e kwuru na ha karịrị iri ise n'ọnụọgụgụ, jì ọgbatumtum wee bata Jere, nke dị n'ogologo ụzọ awara-awara ahụ si Abuja gaa Kaduna, bụ ebe na-azụ azụ ugbua n'ihi ihe ọjọọ", + "Otu onye obodo ahụ, Hassan Adamu Jere kwùrù na ndị omekome ahụ wakporo ezinaụlọ nwoke na nwaanyị lụrụ dinanwunye ọhụrụ ma chọọ ka ha kpụrụ nwunye ọhụrụ ahụ pụọ, ma di ya jụrụ ajụ", + "Mgbe ọ na-azọ nwunye ya, ha gbara ya egbe, ọ nwụọ", + "Ha wee kpọrọkwa nwunye ya ahụ dị ime pụọ", + "Dịka Adamu Jere siri kwu, oke égwù dị n'obodo ahụ ugbua dịka ndị ntorobịa na-ewe iwe ma na-akwa arịrị nà n'ágbànyèghị̀ ndị ọrụ nchekwa juru obodo ahụ, na ndị omekome ahụ rụrụ ọrụ ojọọ ahụ ihe karịrị awa atọ, ma pụọ n'enweghị onye jidere ha", + "Ọ sị: \"Anyị kpọrọ ha oku ekwentị ọtụtụ ugboro, ma ha gbachiri nkịtị", + "Nke a bụ nke abụọ ndị omekome na-akpa nnukwu ike n'obodo anyị n'ime ọnwa atọ, nke mere ka anyị na-echè na ndị ọrụ nchekwa e debere ebe a abaraghị anyị uru", + "\"   Onye ọzọ aha ya bụ Ibrahim  Salisu kọwara na agwa ndị nche ahụ kpara gosịrị na ha na ndị omekome ahụ nọ n'izù maọbụ na ha ebughị ọdịmma ha n'obi", + "Ọ gara n'ihu kwuo na ọ bụ ka ọ gachara ọtụtụ awa ndị omekome ahụ jiri laa ka ndị ọrụ nchekwa pụtara ma mechaa gwa ndị obodo na ha gburu mmadụ abụọ n'ime ha" + ] +} \ No newline at end of file diff --git "a/articles/igbo_radio/ndi-uweojii-ejidela-ndi-onautu-ato-iwu-akwadoghi\314\200-nanambra.json" "b/articles/igbo_radio/ndi-uweojii-ejidela-ndi-onautu-ato-iwu-akwadoghi\314\200-nanambra.json" new file mode 100644 index 00000000..eae9e888 --- /dev/null +++ "b/articles/igbo_radio/ndi-uweojii-ejidela-ndi-onautu-ato-iwu-akwadoghi\314\200-nanambra.json" @@ -0,0 +1,18 @@ +{ + "title": "Ndị Uweojii Ejidela Ndị Ọnaụtụ Atọ Iwu Akwadòghị̀ n'Anambra", + "published": "Apr 5, 2022 - 22:39", + "edited": "0", + "sentences": [ + "Izunna Okafor dere akụkọ\nỌ na-abụ onye a gwara agwa, ọ nụghị anụ, o mee emee, ọ hụ ahụ", + "Ka ọ dị taa, ndị uweojii na steeti Anambra anwụchiela mmadụ isii a na-enyo ènyò na ha bụ ndị ọnaụtụ iwu akwadòghị na steeti ahụ, n'agbànyèghị ntụziaka gọọmenti steeti ahụ nyere ka a kwụsịgodi ihe ọbụla bụ ịna ụtụ n'ime steeti ahụ", + "Ọ bụ ọnụ na-ekwuru ndị uweojii n'ime steeti ahụ, bụ DSP Tochukwu Ikenga mere ka a mara maka nnwụchi ahụ a nwụchiri ndị a, site n'ozi ọ kụpụụrụ ndị ntaakụkọ na nsonso a", + "O nyere aha ndị ahụ dịka Andrew Chukwueze (gbara ahọ iri na iteghete ma bmrụkwa onye sitere ‘Nkanu East’ nke steeti Enugu), Emmanuel Charles (gbara ahọ iri na asatọ, ma bụrụkwa onye sitere Umualoma nke Orlu dị na steeti Imo), Chigozie Bernard (gbara ahọ iri abụọ, ma bụrụkwa onye sitere ‘Izza West’ nke steeti Ebonyi), Chibueze Nduife (gbara ahọ iri atọ, ma bụrụkwa onye sitere steeti Ebonyi), Nnamdi Anyigba (gbara ahọ iri abụọ na asatọ, ma bụrụkwa onye steeti Enugu), na Ebuka Ogidi (gbara ahọ iri abụọ na ise, ma bụrụkwa onye steeti Ebonyi)", + "Ọ kọwara na ndị ahụ bụ ndị a nwụchikọrọ na mpaghara njikọ ụzọ ‘Kara Junction’ dị n'Atanị, nà ná mpaghara ụzọ Obodoukwu, ebe ha ha na-anakọsị ndị na-anya ụgbọala na mmadụ ndị ọzọ ego n'ụdị na hq bụ ndị ọnaụtụ gọọmenti", + "DSP Tochukwu kọwara njide ahụ e jidere ndị ahụ dịka nke dabara adaba na ntụziaka ahụ onyeisi ndị uweojii na steeti ahụ, bụ Maazị Echeng Echeng nyere ndị ọrụ ya ịhụ na o nweghịzị onye ọbụla nara ụtụ ọbụla na steeti ahụ, dịka gọọmenti siri kwuo, ya na mkpebi ya ịhụ na ha chụrụ ndị ọnaụtụ iwu akwadoghị na ndị omekoome ndị ọzọ na-etinye aka n'ihe iwu akwadoghị ọsọ ụkwụ eru ala na steeti ahụ", + "O mekwara ka a mara na ndị uweojii ahụ na ndị ọrụ nchekwa wakpokwara ndị a na-enyo enyo na ha bụ ndị ohi na mpaghara ụzọ ‘Ring Road’ dị n'Isiagụ, Awka; ha (ndị ohi ahụ) wee bihapụ akpa egbe ha ji arụ ọrụ, ma rie mbọmbọ ọsọ", + "Akpa ahụ, dịka o siri kọwaa, bụ nke ha nwetara ụdị egbe na mgbọ egbe dị icheiche n'ime ya", + "O kwukwara na a ka na-agbasi mbọ ike ịnwụchi ndị ohi ahụ", + "Dịka ọ na-ekele ndị uweojii na ndị ọrụ nchekwa steeti ahụ maka ezi ọrụ ahụ, o kelekwara Ndị Anambra maka inye ndị uweojii ozi dị mkpa na-enyere ha aka n'ọrụ ha, ọ rịọkwazịrị ha ka ha gaa n'ihu ime nke ahụ", + "CP Echeng kwèzịrị nkwà na a ga-akpụpụ ndị ahụ e jidere ụlọikpe ngwangwa e mechara nnyòcha banyere okwu ha" + ] +} \ No newline at end of file diff --git a/articles/igbo_radio/whitney-houston-anwuola.json b/articles/igbo_radio/whitney-houston-anwuola.json new file mode 100644 index 00000000..772589e0 --- /dev/null +++ b/articles/igbo_radio/whitney-houston-anwuola.json @@ -0,0 +1,15 @@ +{ + "title": "Whitney Houston anwuola", + "published": "Nov 15, 2011 - 06:04", + "edited": "Jan 20, 2021 - 06:04", + "sentences": [ + "Otu nwanyị olu ọma, onye Amerịka, a ma ama maka ịgụ egwu, bụ Whitney Houston, anwụọla", + "E butere ozu Whitney n’ime ụlọ oriri n’ọñụñụ Beverly Hilton", + "A ma Whitney ama maka olu ọma ya", + "Ọ gbara afọ 48 tupu ọnwụ egbuo ya", + "Tupu ọ nwụọ, ọ gara na mpaghara Hollywood ebe a na-eme mmemme nturu ugo Grammy", + "Grammy bụ otu n’ime mmemme ndị a na-eji etuwe ndị aka ha pụtara ihe n’ịkụ egwu ugo", + "A na-ekwu na a hụrụ Whiteney anya ịkpazụ n’ụbọchị Tọzdee mgbe ọ gụchara nwa obere egwu n’ebe ahụ a na-eme mmemme Grammy", + "A hụkwara ya anya ọzọ na mgbede Fraịdee ebe ya na ndị enyi ya na-enwe añụrị n’ụlọ oriri n’ọñụñụ Beverly Hilton" + ] +} \ No newline at end of file