You signed in with another tab or window. Reload to refresh your session.You signed out in another tab or window. Reload to refresh your session.You switched accounts on another tab or window. Reload to refresh your session.Dismiss alert
This file contains bidirectional Unicode text that may be interpreted or compiled differently than what appears below. To review, open the file in an editor that reveals hidden Unicode characters.
Learn more about bidirectional Unicode characters
"title": "Nteje Emeela Emume Ịlọ Mmụọ Nke Ahọ 2021",
"published": "Sep 11, 2021 - 19:58",
"edited": "0",
"edited": "1",
"sentences": [
"Izunna Okafor dere akụkọ a\nIgbo sị na omenala bụ ọbara n'ehu n'agbụrụ n'agbụrụ, ma bụrụkwa nwata tote o tokwuru",
"Ka ọ dị taa, ndị obodo Nteje Abọgụ, dị n'okpuruọchịchị ime obodo Oyi n'ime steeti Anambra emeela mmemme Ịlọ Mmụọ nke ahọ 2021, bụ otu oke mmemme e jiri mara ya bụ obodo, ma bụrụkwa mmemme ịwa na iri ji ọhụụ nke eze ọdịnala obodo ahụ",