diff --git a/articles/igbo_radio/nteje-emeela-emume-ilo-mmuo-nke-aho-2021.json b/articles/igbo_radio/nteje-emeela-emume-ilo-mmuo-nke-aho-2021.json index 07f6993a..11fe304e 100644 --- a/articles/igbo_radio/nteje-emeela-emume-ilo-mmuo-nke-aho-2021.json +++ b/articles/igbo_radio/nteje-emeela-emume-ilo-mmuo-nke-aho-2021.json @@ -1,7 +1,7 @@ { "title": "Nteje Emeela Emume Ịlọ Mmụọ Nke Ahọ 2021", "published": "Sep 11, 2021 - 19:58", - "edited": "0", + "edited": "1", "sentences": [ "Izunna Okafor dere akụkọ a\nIgbo sị na omenala bụ ọbara n'ehu n'agbụrụ n'agbụrụ, ma bụrụkwa nwata tote o tokwuru", "Ka ọ dị taa, ndị obodo Nteje Abọgụ, dị n'okpuruọchịchị ime obodo Oyi n'ime steeti Anambra emeela mmemme Ịlọ Mmụọ nke ahọ 2021, bụ otu oke mmemme e jiri mara ya bụ obodo, ma bụrụkwa mmemme ịwa na iri ji ọhụụ nke eze ọdịnala obodo ahụ",