diff --git a/articles/44527352.json b/articles/44527352.json new file mode 100644 index 00000000..ca29822d --- /dev/null +++ b/articles/44527352.json @@ -0,0 +1,51 @@ +{ + "published": "18 Juun 2018", + "sentences": [ + "Akụkọ", + "Egwuregwu", + "Ihe nkiri", + "Nke ka ewuewu", + "Akụkọ", + "Egwuregwu", + "Ihe nkiri", + "Nke ka ewuewu", + "Ralph Uwazuruike ga-aga mkpọrọ", + "Ebe foto si, Getty Images", + "Otu ụlọikpe na Owere tụrụ Ralph Uwazuruike bụbụ onyeisi otu na-achọ ị nweta onwe ha akpọrọ Massob mkpọrọ otu ọnwa makana ọ jụrụ ị bịa zaa ọnụ ya n'ụlọ.", + "Mana okaiwu Uwazuruike kwuru na mkpebi a gbagwojuru ha anya makana ha ka na-arịọ ụlọikpe nọ n'Abuja arịrịọ banyere ikpe a.", + "Otu ahịa na Benue agbaala ọkụ", + "Ebe foto si, Getty Images", + "Anya hụrụ ihe mere kwuru na ụlọ ahịa ruru otu narị lere n'ọkụ a.", + "Ọnụ na-ekwuchiri gọọmentị Bauchi steeti kwuru na ọ hịara ahụ ị mmenyụ ọkụ a makana ụzọ ị ga yabụ ahịa adịghị mma ncha ncha.", + "Ụgbọ oloko gburu mmadụ atọ na London", + "Ebe foto si, PA", + "Ndị uweojii kwuru na ugbua, ha agaghị enwe ike ikwu ka ihe a siri mee. Ha kwukwara na ha ka na-eleba anya na yabụ ihe.", + "Ọkara nke iko mba ụwa", + "N'Egwuregwu, Sweden meriri South Korea otu ọkpụ na asataghị ihe n'asọmpị ha taa n'iko mba ụwa.", + "Belgium jiri goolu atọ merụọ Panama ahụ n'asọmpị ha.", + "Tunisia na England ga-asụ mpi nke ha n'elekere asaa nke abalị a.", + "Gee akụkọ anyị n'otu nkeji", + "Lee ihe nkiri anyị", + "Nnamdi Kanu agbaala akwụkwọ ka gọọmenti kwụsị ikpe ya maka enweghị ikikeelekere 8 gara aga", + "NA EME UGBU A, Ụgbọelu kpọkara na Brazil gburu mmadụ niile nọ n’ime ya", + "Sit at Home: Ụzọ asatọ ị ga-eji ama na nchekwa adakpọọla n'Ọwụwa Anyanwụ11 Mee 2022", + "Annette Echikunwoke: etu ịda mba Naịjirịa sị ghọọ uru mba Amerika8 Ọgọọst 2024", + "“Ọ bụ m sị nwa m soro mee ngagharịiwe” - Nwaanyị e gburu nwa ya na Kano7 Ọgọọst 2024", + "Ndị nkwado Donald Trump akatọọla Tim Walz6 Ọgọọst 2024", + "Ị ma ihe mere i ji ekwo ụra?6 Ọgọọst 2024", + "Obodo kachasị nta n'Afrịka ma kachasị nwee ọnụọgụ ndị mmadụ gburu onwe ha n'ụwa6 Ọgọọst 2024", + "“Ọ bụ m sị nwa m soro mee ngagharịiwe” - Nwaanyị e gburu nwa ya na Kano", + "Lee iwu Enyinnaya Abaribe gbadoro ụkwụ akpọ ka a nwụchie ndị na-achọ Igbo Must go", + "Akụkọ kachasị na-abalị: Ụlọikpe atụọla Ralph Uwazuruike mkpọrọEmelitere ikpeazụ na: 18 Juun 2018", + "Igbo Proverbs: I dabanye n'ọnọdụ ndị a, were ilu igbo ndị a kwuo okwu", + "Ị ma ihe mere i ji ekwo ụra?", + "Ihe mere ị ga-eji nwee ntụkwasiobi na BBC News", + "Usoro Ojiji", + "Gbasara BBC", + "Iwu Nzuzo", + "Kuki", + "Kpọtụrụ BBC", + "Do not share or sell my info", + "© 2024 BBC. BBC anaghị ahụta maka ọdịnaya nke saịtị ndị dị na mpụga. Usoro anyị maka njikọ dị na mpụga." + ] +} \ No newline at end of file