From bdb28d66e04fdd6fcbac755d3c241f6dc4c4c1d0 Mon Sep 17 00:00:00 2001 From: "github-actions[bot]" <41898282+github-actions[bot]@users.noreply.github.com> Date: Fri, 9 Aug 2024 17:25:12 +0000 Subject: [PATCH] Fri Aug 09 2024 17:25:12 GMT+0000 --- articles/c4ngy952myno.json | 79 ++++++++++++++++++++++++++++++++++++++ 1 file changed, 79 insertions(+) create mode 100644 articles/c4ngy952myno.json diff --git a/articles/c4ngy952myno.json b/articles/c4ngy952myno.json new file mode 100644 index 00000000..aa558839 --- /dev/null +++ b/articles/c4ngy952myno.json @@ -0,0 +1,79 @@ +{ + "published": "6 Ọgọọst 2024", + "sentences": [ + "Akụkọ", + "Egwuregwu", + "Ihe nkiri", + "Nke ka ewuewu", + "Akụkọ", + "Egwuregwu", + "Ihe nkiri", + "Nke ka ewuewu", + "Ebe foto si, Getty Images", + "Ikwo ụra nke ndị bekee kpọrọ 'Snoring' bụ ihe ọtụtụ mmadụ na-agabiga.", + "Ọtụtụ kwenyere na ọ bụ erighị nri n'oge na-ebute ya ebe ndị ọzọ na-ekwu na ọ bụ oké ibu bụ na-eme ka mmadụ na-agwo ụra.", + "Akụkọ a ga-akọwa ihe niile gbasara ikwo ụra, ihe na-ebute ya nakwa ka ị ga-esi gbanarị ya.", + "Lee ihe bụ Menopause ụmụnwoke a kpọrọ 'Andropause'16 Juun 2024", + "Ihe sayensị kwuru maka ude e ji agbatị odogwu ụmụnwoke9 Juun 2024", + "Akwakanti, ntụrịkọ mkpụrụamụ na ọrịa ụmụaka ndị ọzọ nwere ike bute atụghị ime maọbụ atụnyelighị nwaanyị ime n'ọdịnihu31 Julaị 2024", + "Ebe foto si, Getty Images", + "Dọkịta Olatomi Bamigboje kọwara ikwo ụra dịka ihe na-eme mgbe e nwere ihe mgbochi nye ikuku na-esi n'onu na n'imi mmadụ mgbe ọ na-arahụ ụra.", + "Nke na-eme ka obere akụkụ ahụ dị onye ahụ n'onu na-ama jijiji wee mee ka onye ahụ na-eme mkpọtụ. O kwuru na onye ukwu ma onye nta nwereike ikwo ụra.", + "Ebe foto si, Getty Images", + "\"Ọtụtụ ihe nwereike ime ka mmadụ na-ekwo ụra\" ka Dọkịta Bamigboje kwuru.", + "\"Ọ bụrụ na oyi maọbụ azụzụ mee ka imi mmadụ kpọchie, ọ ga-eme ka onye ahụ bido na-ekwo ụra\"", + "Ọzọ bụ iku ume na-akwusị ma bidokwa oge ọbụla nke ndị bekee kpọrọ 'obstructive sleep apnea'. Nke bụ nke kachasị njọ.", + "Dọkịta Bamigboje kwuru na 'Nke a na-eme ma ọ bụrụ na imi mmadụ kpọchie ma mee ka ọ ghara iku ume chacha oge ọ na-arahụ ụra. Nke a ga-eme ka onye ahụ nwe nsogbu iku ume nke ọma.", + "Ibu oke ibu bụkwa ihe ọzọ na-ebute ikwo ụra, ọkachasị mgbe onye ahụ buru ibu n'onu ya. Ọ na-eme ma na-egbochi ikuku ịgafe oge onye ahụ na-arahụ ụra.", + "'Ịṅụ mmanya na-aba n'anya na ịṅụ ọgwụ ụra na-ebute ikwo ụra' Dọkịta Bamigboje gbakwunyere.", + "Nke a ga-eme ka akwara ahụ 'muscles' chịkọta ọnụ ma gbochie ikuku ịgafe.", + "Ihe ọzọ bụ etu mmadụ si edina arahụ ụra. 'Ọ bụrụ na i ji azụ gị edina ala, ọ na-emetụta ọnọdụ ire gị ma bute nsogbu iku ume.", + "Ebe foto si, Getty Images", + "'Ikwo ụra bụ ọrịa ma ọ bụrụ na ọ na-eme mgbe niile na-ebute nsogbu ịrahụ ura,' Dọkịta Bamigboje kwuru.", + "Ọ bụrụ na mmadụ anaghị ikwo ụra mgbe niile, nke ahụ abụghị nsogbu.", + "Nke bụ nsogbu ma bụrụkwa nke kwesịrị ka dọkịta ahụike lebanye anya na ya bụ ikwo ụra alaghị ala.", + "\"Ọ na-egosi na onye ahụ nwere ọrịa ahụ bekee na-akpọ 'obstructive sleep apnea' nke na-eme ka onye ahụ na-enwe nsogbu iku ume.\"", + "Ihe na-ebute nke a bụ ike ọgwụgwụ, arahụghị ụra na ezughị ike ọfụma.", + "Ọrịa 'obstructive sleep apnea' nwereike ibute ọrịa obi, ọrịa shuga na ọbara mgbali elu.", + "Ebe foto si, Getty Images", + "Dọkịta....... mere ka a amata na \"Ị chọpụta na ị na-ekwo ụra nke nwereike ị bụ maka oyi, nke ahụ abụghị nsogbu ọbụla maka na ọ bụrụ na oyi ahụ kwụsị, ikwo ụra ahụ ga-akwụsị.\"", + "Maka ndị na-ekwo ụra mgbe niile nakwa ịrahụ ụra n'ọrụ, Dọkịta Bamigboje kwuru na ha kwesịrị ịga n'ụlọọgwụ maka nyocha.", + "\"Ọ bụ onye ọrụ ahuike ga-enyocha ahụ na onu gị iji chọpụta ka e nwere ihe na-egbochi onye ahụ iku ume nke ọma,\" Dọkịta Bamigboje kwuru.", + "Onye ọrụ ahụike ga-enye onye buru oke ibu ndụmọdụ ka ọ gbanwee etu ọ sị ebi ndụ na ihe ọ na-eri iji belata ibu ya.", + "Ịkwụsị ịṅụ mmanya na-aba n'anya na ịgbanwe etu i si arahụ ura dị mkpa. Ọ bụrụ na ị na-ekwo ụra, ọ dimkpa ka i jiri akụkụ gị na-edina ala.", + "\"Ka e mechara nyocha ahụ gị, onye ọrụ ahụike ga-ama ihe ị kwesịrị ime maọbụ nye gị ọgwụ ga-akwụsị ikwo ụra.\"", + "'E nwere ike inye gị igweoru 'CPAP machine' ga-enye aka kwụsị ikwo ura maọbụ waa gị ahụ iji kwụsị ikwo ụra,' Dọkịta Bamigboje kwuru.", + "Ebe foto si, Getty Images", + "Ịgbanwe etu i si ebi ndụ bụ ụzọ kachasị iji gbanarị ikwo ụra.", + "Dọkịta Bamigboje kwuru na \"Ibelata ibu ibu, ikwụsị ịṅụ mmanya na-aba n'anya tupu i hie ụra, ilebanye anya etu i si edina ala ma ị na-arahụ ụra bụ ihe dị mkpa ime iji gbanarị ekwo ụra.\"", + "\"Ọ bụrụ na ị chọpụta na ị na-ekwp ụra, ọ dị mkpa ka ị gaa n'ụlọọgwụ hụ onye ọrụ ahụike,\" Dọkịta Bamigboje gbakwunyere.", + "Ụra", + "Ụmụnyanyị", + "Nri", + "Ahụike", + "Okeibu", + "Ụmụaka", + "Sit at Home: Ụzọ asatọ ị ga-eji ama na nchekwa adakpọọla n'Ọwụwa Anyanwụ11 Mee 2022", + "NA EME UGBU A, A chọtala ozu ‘nwoke-nwaanyị’ a maara dịka Abuja Area Mama", + "Annette Echikunwoke: etu ịda mba Naịjirịa sị ghọọ uru mba Amerika8 Ọgọọst 2024", + "Ndị nkwado Donald Trump akatọọla Tim Walz6 Ọgọọst 2024", + "Ị ma ihe mere i ji ekwo ụra?6 Ọgọọst 2024", + "Akụkọ ụgha ndị gbapụtara ihe n'oge ngagharịiwe a na-ema na Naịjirịa5 Ọgọọst 2024", + "Obodo kachasị nta n'Afrịka ma kachasị nwee ọnụọgụ ndị mmadụ gburu onwe ha n'ụwa6 Ọgọọst 2024", + "Ihe mere e ji adọ ndị si mpaghara Ọwụwa Anyanwụ aka na ntị ka ha esola na ngagharịiwe30 Julaị 2024", + "Anyị amaghị na ihe ga eso egwu ọ gụrụ bụ ọnwụ ya – Stella Okoli31 Julaị 2024", + "Ị ma ihe mere i ji ekwo ụra?", + "Ndị nkwado Donald Trump akatọọla Tim Walz", + "Igbo Proverbs: I dabanye n'ọnọdụ ndị a, were ilu igbo ndị a kwuo okwu", + "Ụzọ asatọ nchekwa si dakpọọ n'Ọwụwa AnyanwụEmelitere ikpeazụ na: 11 Mee 2022", + "Obodo kachasị nta n'Afrịka ma kachasị nwee ọnụọgụ ndị mmadụ gburu onwe ha n'ụwa", + "Ihe mere ị ga-eji nwee ntụkwasiobi na BBC News", + "Usoro Ojiji", + "Gbasara BBC", + "Iwu Nzuzo", + "Kuki", + "Kpọtụrụ BBC", + "Do not share or sell my info", + "© 2024 BBC. BBC anaghị ahụta maka ọdịnaya nke saịtị ndị dị na mpụga. Usoro anyị maka njikọ dị na mpụga." + ] +} \ No newline at end of file