Skip to content

Commit

Permalink
Mon Sep 04 2023 00:46:01 GMT+0000
Browse files Browse the repository at this point in the history
  • Loading branch information
github-actions[bot] committed Sep 4, 2023
1 parent f3c633a commit fd5de1e
Show file tree
Hide file tree
Showing 8 changed files with 587 additions and 0 deletions.
70 changes: 70 additions & 0 deletions articles/44804060.json
Original file line number Diff line number Diff line change
@@ -0,0 +1,70 @@
{
"published": "12 Julaị 2018",
"sentences": [
"Akụkọ",
"Egwuregwu",
"Ihe nkiri",
"Nke ka ewuewu",
"Akụkọ",
"Egwuregwu",
"Ihe nkiri",
"Nke ka ewuewu",
"Ebe foto si, Teyannasecret/Instagram",
"Ejiji ndị ndị Igbo pụụ iche nke ụkwuu",
"Onye mba Afrịka chọọ ịza aha nna nwunye ya, e nwere ike ịchị ya ọchị maka mkpebi o mere, maka na ọ bụghị ihe ntị na-anụkarị na mpaghara a.",
"Ndị Afrịka ọkachasị ndị Igbo, na-ewere ya na ọ bụ ezigbo ihe ka nwaanyị gosi na ọ lụọla di ma o bido ịza aha di ya.",
"Naanị ọbere pasentị ndị mmadụ bụ ndị na-anaghị atụgharị aha e ji mara ha tupu ha alụọ di, ebe ọbere pasentị bụkwa ndị na-etinyekọta aha di ha na nke nna ha ọnụ.",
"Uru ọmụgwọ bara n'omenala Igbo",
"'Ọdighi ihe di iche n'etiti nwaanyị na nwoke' - Chimamanda",
"'A ghọrọm nwụnye mmadụ na mkpụrụ ụbọchị isii'",
"Ọ bụghị omenaala ndị Igbo na nwaanyị ga-aza aha di ya dịka usoro Bekee na-akpọ 'surname' mgbe gboo, mana ugbua, ndị Igbo anabatala usoro Bekee ji eme ya. Nwaanyị na azazị aha di ya, mere o ji bụrụzịa omenaala nke ọgbara ọhụrụ.",
"Ya mere, ọ ga-abụ ihe mgbawoju anya ma nwoke Igbo sị na ọ bụ aha nna nwunye ya ka ọ ga-aza.",
"Ndị ụmụnna ya nwere ike inyocha ya ka ha nwee ike ibo nwunye ya ebubo na o ji ọgwụ kechie ya. Ha nwekwara ike iwe ya na ọ gọpụla onwe ya n'ezinaụlọ ha, ma bụrụzịa onye ezinaụlọ nwunye ya.",
"Ajụjụ dị iche iche bụ ihe ụmụnna ya ga-akpụ n'ọnụ dị ka:",
"Ọ ga-ahapụ iketa oke n'ụlọ nna ya? N'ihi na ọ bụ aha ya ga-enye ya ikike iji eketa oke.",
"Ọ ga-ahapụ ezinaụlọ ya kwaba biri nakwa bụrụ onye ezinaụlọ nwunye ya?",
"Ndị ezinaụlọ nwunye ya a ga-ahapụ ya ka ọ banye ma bụrụ onye otu nzukọ ha?",
"Ọ ga-eketanwu oke dị ka ala na ụlọ n'ezinaụlọ nwunye ya?",
"Mana, mgbe ochie, e nwereike jiri aha nwaanyị a ma ama, mara di ya. Ọmụmaatụ: Ọ bụru na \"Nwaanyị Ọcha\" bụ nwunye Okechukwu, ma bụrụkwa onye a ma ama, a ga amaatụ Okechukwu ka \"Okechukwu Nwaanyị ọcha\". Nke bụ etu Igbo ji akpọ aha.",
"Ya mere onye odee akwụkwọ a ma ama bụ Chimamanda Ngọzị Adichie jiri kwuo na \"aha nna\" adịghị oke mkpa n'ala Igbo na mkparịtaụka ya na BBC Igbo nwere.",
"O kwuru nke a oge a jụrụ ya ihe kpatara o ji aza aha nna ya n'agbanyeghị na ọ lụọla di.",
"Ebe foto si, Getty Images",
"Ọ sị na ụfọdụ ndị na-ekwu na enweghị ihe o ji omenaala Igbo kpọrọ kpatara o ji ọ naghị aza aha di ya; mana \"ha amaghị na n'ezie 'aha nna' adịbughi n'ala Igbo mgbe gboo, ọ bụ ndị Bekee wetere ya\".",
"Ihe ndị mmadụ kwuru maka ịza aha nwunye ha",
"BBC Igbo jụrụ ndị mmadụ ọnọdụ nwere ike ime ka ha zaa aha nna nwunye ha, lee ihe ha kwuru.",
"World Cup 2018: Kroeshia agbapụla Ingland n'ụzọ njem ị bute ikombaụwa",
"Akụkọ dị mkpa na mgbede a",
"Ala Igbo ebutela esemokwu n'etiti nwaanyị na nwoke",
"Naijiria",
"Omume",
"Ọmụmụ omenala na mmerịkọta mmadụ",
"Omenala",
"Vidio, Ị maara ka e sị ete mmanya nkwụ?10 Juun 2018",
"Igbo traditional wedding outfit: Uwe anyị na-eyi agba nkwu16 Mee 2018",
"Brice Oligui Nguema: Onye bụ nwoke ike a chụpụrụ Ali Bongo n'ọchịchị na Gabon?3 Septemba 2023",
"NA EME UGBU A Onyeisiala Tinubu akpọghachila ndị nnọchiteanya Naịjirịa na mba ụwa niile",
"NA EME UGBU A Dog bite: ‘Ọ bụ ọgwụ ka m gara ịzụ oge nkịta tagburu nwa m’",
"Mohammed Al Fayed nwebu Harrods anwụọla n'afọ 942 Septemba 2023",
"Ihe ndị ịmaghị maka otiegwu KCEE2 Septemba 2023",
"Ali Bongo: Tinubu, African Union, akatọọla etu ndị agha si chụtuo onyeisiala Gabon30 Ọgọọst 2023",
"Ali Bongo, Paul Biya... Lee mba Afrịka ndị isi ala ha nọrọla ogologo oge n'ọchịchị30 Ọgọọst 2023",
"Etu aka si kpara nwoke ji ehi o zutere n'ohi gaa akwamozu ọgọ ya nwoke31 Ọgọọst 2023",
"Nwa ọhụrụ nne ya mụrụ ma tụnye ya n'ụmị mposi anwụọla - Gọọmentị Anambra31 Ọgọọst 2023",
"Yevgeny Prigozhin : Etu e siri lie onyeisi 'Wagner Group'30 Ọgọọst 2023",
"Gịnị bụ 'Blue Economy' nke onyeisiala Tinubu kepụtara ọhụrụ?29 Ọgọọst 2023",
"Niger Coup: Mmachi Ecowas tinyere emetụtawala Niger- Abdusalam Abubakar23 Ọgọọst 2023",
"Mohammed Al Fayed nwebu Harrods anwụọla n'afọ 94",
"Igbo Proverbs: I dabanye n'ọnọdụ ndị a, were ilu igbo ndị a kwuo okwuEmelitere ikpeazụ na: 7 Juun 2020",
"Ali Bongo: Tinubu, African Union, akatọọla etu ndị agha si chụtuo onyeisiala Gabon",
"Brice Oligui Nguema: Onye bụ nwoke ike a chụpụrụ Ali Bongo n'ọchịchị na Gabon?",
"Penis Captivus: Ị tọkịrị n'ime nwaanyị, nọrọ jụụ ma mee ihe ndị aEmelitere ikpeazụ na: 9 Septemba 2020",
"Ihe mere ị ga-eji nwee ntụkwasiobi na BBC News",
"Usoro Ojiji",
"Gbasara BBC",
"Iwu Nzuzo",
"Kuki",
"Kpọtụrụ BBC",
"Do not share or sell my info",
"© 2023 BBC. BBC anaghị ahụta maka ọdịnaya nke saịtị ndị dị na mpụga. Usoro anyị maka njikọ dị na mpụga."
]
}
63 changes: 63 additions & 0 deletions articles/c516le3r5xmo.json
Original file line number Diff line number Diff line change
@@ -0,0 +1,63 @@
{
"published": "31 Ọgọọst 2023",
"sentences": [
"Akụkọ",
"Egwuregwu",
"Ihe nkiri",
"Nke ka ewuewu",
"Akụkọ",
"Egwuregwu",
"Ihe nkiri",
"Nke ka ewuewu",
"Ebe foto si, Nonye Soludo",
"Nwunye Gọvanọ Anambra Steeti bụ Nonye Soludo ekwupụtala na nwa ọhụrụ a zọpụtara n'ime ụmị mposi ebe nne ya tụnyere ya dịka ọ mụchara ya, abalị atọ gara aga, anwụọla.",
"Oriakụ Soludo kwuru na ozi ọnwụ nwata ahụ wutere ya nke ukwuu n'ihi na ya na-akwado ịga leta nwata ahụ n'ụlọọgwụ ebe ọ na-anata ọgwụgwọ.",
"\"Dịka nne maara ihe mbgu na ahụhụ dị n'ịmụ nwa nakwa obiụtọ dị n'iku nwa nke gị, ozi a wutere m rinne, mana ọ na-arụtụ aka n'ụdị ọnọdụ ọjọọ obodo anyị nọ n'ime ya ugbua,\" ka Nonye Soludo kwuru.",
"\"Ọ dị mkpa ka ndị nne na nna na ndị nlekọta ụmụaka tinye uchu n'ọrụ aịzụlite ụmụaka n'ụzọ kwesịrị ekwesị, maka na ọ dị nnukwu mkpa iji kwalite obodo.\"",
"Uche m adịghị n'ịzọ ndọrọ ndọrọ ọchịchị - Nonye Soludo31 Ọgọọst 2023",
"Baby care cost: Ego ole ka ịmụ nwa n' ulọọgwụ, zụọ ihe nwa, nri nakwa uwe nwa ga-eri onye na mụ nwa mbụ ya ugbua?9 Ọgọọst 2023",
"Etu mmadụ 64 si laa n'iyi n'ihe mberede ọkụ ọgbụgba na Johannesburg1 Ọgọọst 2023",
"Ọ bụ n'ụbọchị Tuzde, bụ ụbọchị 29 nke ọnwa Ọgọst 2023, ka a zọpụtara otu nwata a mụrụ ọhụrụ dịka a sị na nne ya tụnyere ya n'ime mposi n'obodo Otuocha dị n'okpuru ọchịchị Anambra East, n'Anambra Steeti.",
"Kọmishọna na-ahụ maka ọdịmma ụmụnwaanyị n'Anambra Steeti bụ Ify Obinabo kwuru na anwụchiela nwa agbọghọ aha ya bụ Nwaedoka Chidimma, onye obodo izzi n'Ebonyi Steeti, bụ onye e boro ebubo na ọ bụ ya mụrụ nwa ọhụrụ ahụ ma tụfuo ya.",
"Otu onye hụrụ ihe a merenụ, onye nyere aha ya dịka Esther, kọọrọ ndị ntaakụkọ na nwaagbọghọ ahụ bụ Chidimma, onye dị ime n'oge ahụ, na-arụ ọrụ n'ubi mmadụ oge o kwuru na ya chọrọ ịga mposi.",
"\"Ọ na-arụ ọrụ n'ugbo n'ụbọchị ahụ oge o kwuru na afọ na-enye ya nsogbu, na ya chọrọ ịga mposi n'ụmị mposi dị n'akụkụ ubi ahụ,\" Esther kwuru.",
"\"Dịka ọ nọchara obere oge n'ime mposi ahụ wee pụta, anyị hụrụ ihe dịka ọbara na-apụta n'ahụ ya.",
"\"Eche m na ọ mụọla nwa nwụrụ anwụ, m wee mee ngwangwa kpọọ otu nọọsụ ka ọ bịa nyere ya aka, nọọsụ ahụ wee kwuo na nwa ahụ apụọla.",
"\"Agwara m ya ka ọ laa ụlọ ga kọọrọ nne na nna ya ihe merenụ, maka na m chere na nwa ya nwụrụ anwụ.",
"\"Ọ bụzi n'ụbọchị Tuzde oge anyị nụrụ olu nwa na-ebe akwa, ka anyị jiri obe gbadaa n'ime ụmị ahụ wee zọpụta nwa ọhụrụ ahụ ma kpọkuo ndị ọrụ nchekwa nakwa Mịnịstrị na-ahụ maka ọdịmma ụmụ nwaanyị na ọha obodo.\"",
"Ify Obinabo kwuru n'oge ahụ na nwa ọhụrụ ahụ na-anata ọgwụgwọ n'ụlọọgwụ nkuzi nke Mahadum Chukwuemeka Odumegwu Ojukwu dị n'Awka ebe a na-enye ya ọgwụgwọ.",
"Mana akụkọ pụtara n'ụtụtụ Tọzde na nwata ahụ anwụọla.",
"Toochukwu Ikenga bụ ọnụ na-ekwuru ndị uweojii n'Anambra Steeti gwara BBC Igbo na nwa agbọghọ ahụ tufuru nwa ya nọ n'aka ndị uweojii ugbua.",
"Ahụike ụmụnwanyị",
"Ikike ụmụnwanyị",
"Anambra Steeti",
"Christian Atsu: E bulatala ahụ ọgba bọọlụ Ghana nwụrụ n'ala ọma jijiji na Turkey20 Febụwarị 2023",
"Mgbọtọ, mperete, ikporo na ihe olụndị dị iche iche na-akpọ nwagbọghọ n'ala Igbo23 Julaị 2023",
"Etu m si sọrọ KCee mee egwu Ojapiano - Chigozie Okeke23 Juun 2023",
"Brice Oligui Nguema: Onye bụ nwoke ike a chụpụrụ Ali Bongo n'ọchịchị na Gabon?3 Septemba 2023",
"NA EME UGBU A Onyeisiala Tinubu akpọghachila ndị nnọchiteanya Naịjirịa na mba ụwa niile3 Septemba 2023",
"NA EME UGBU A Dog bite: ‘Ọ bụ ọgwụ ka m gara ịzụ oge nkịta tagburu nwa m’2 Septemba 2023",
"Mohammed Al Fayed nwebu Harrods anwụọla n'afọ 942 Septemba 2023",
"Ihe ndị ịmaghị maka otiegwu KCEE2 Septemba 2023",
"Ali Bongo: Tinubu, African Union, akatọọla etu ndị agha si chụtuo onyeisiala Gabon30 Ọgọọst 2023",
"Ali Bongo, Paul Biya... Lee mba Afrịka ndị isi ala ha nọrọla ogologo oge n'ọchịchị30 Ọgọọst 2023",
"Etu aka si kpara nwoke ji ehi o zutere n'ohi gaa akwamozu ọgọ ya nwoke31 Ọgọọst 2023",
"Nwa ọhụrụ nne ya mụrụ ma tụnye ya n'ụmị mposi anwụọla - Gọọmentị Anambra31 Ọgọọst 2023",
"Yevgeny Prigozhin : Etu e siri lie onyeisi 'Wagner Group'30 Ọgọọst 2023",
"Gịnị bụ 'Blue Economy' nke onyeisiala Tinubu kepụtara ọhụrụ?29 Ọgọọst 2023",
"Niger Coup: Mmachi Ecowas tinyere emetụtawala Niger- Abdusalam Abubakar23 Ọgọọst 2023",
"Mohammed Al Fayed nwebu Harrods anwụọla n'afọ 94",
"Igbo Proverbs: I dabanye n'ọnọdụ ndị a, were ilu igbo ndị a kwuo okwuEmelitere ikpeazụ na: 7 Juun 2020",
"Ali Bongo: Tinubu, African Union, akatọọla etu ndị agha si chụtuo onyeisiala Gabon",
"Brice Oligui Nguema: Onye bụ nwoke ike a chụpụrụ Ali Bongo n'ọchịchị na Gabon?",
"Penis Captivus: Ị tọkịrị n'ime nwaanyị, nọrọ jụụ ma mee ihe ndị aEmelitere ikpeazụ na: 9 Septemba 2020",
"Ihe mere ị ga-eji nwee ntụkwasiobi na BBC News",
"Usoro Ojiji",
"Gbasara BBC",
"Iwu Nzuzo",
"Kuki",
"Kpọtụrụ BBC",
"Do not share or sell my info",
"© 2023 BBC. BBC anaghị ahụta maka ọdịnaya nke saịtị ndị dị na mpụga. Usoro anyị maka njikọ dị na mpụga."
]
}
53 changes: 53 additions & 0 deletions articles/c88yg2wvj0eo.json
Original file line number Diff line number Diff line change
@@ -0,0 +1,53 @@
{
"published": "31 Ọgọọst 2023",
"sentences": [
"Akụkọ",
"Egwuregwu",
"Ihe nkiri",
"Nke ka ewuewu",
"Akụkọ",
"Egwuregwu",
"Ihe nkiri",
"Nke ka ewuewu",
"Ebe foto si, Foto/Agnes Nworie",
"Ụlọikpe Majie atụọla otu nwoke mkpọrọ maka iji otu ehi o zuru ezu gaara nna nwunye ya akwamaozu n'Ebonyi steeti.",
"Ndị uweojii Ebonyi steeti nwụchiri Ikenna Ogbonna, onye obodo Azuoto Okpoitumo dị n'Okpuru Ọchịchị Abakaliki dịka e mechara akwamozu ọgọ ya nwoke ma kpụpụ ya ụlọikpe maka ebubo izu ehi ma were ehi ahụ gaa akwa ọgọ ya nwoke.",
"N'Izzi, ọ bụ omenala iji ehi akwa ndị mụrụ onye maọbụ ọgọ iji gbalahụ ịkwa emo ndị mmadụ.",
"Ogbonna ji nwunye ehi o zutere n'obodo ya gaa akwamozu ọgọ ya n'obodo Ebia Unuhu dịkwa n'Okpuru Ọchịchị Abakaliki n'Ebonyi steeti.",
"Mmiri gbarụrụ oge onye nwe ehi ahụ, bụ onye gakwara otu akwamozu ahụ hụrụ ehi ya ma tie mkpu sị na ya ahụla ehi ya na-efu efu.",
"A nwuchiri nwa amadi ahụ, onye gọrọ agọ ma kwuo na ya zụrụ ehi ahụ otu narị puku naira na ụma iri (N110,000).",
"Ndị uweojii nwụchiri ya ma kpụpu ya ụlọikpe ebe Ọkaikpe majie Ngozi Ngele mara ya ikpe ma tụọ ya mkpọrọ afọ abụọ maọbụ ohere ịkwụ nha N20,000.",
"Onye uweojii wetara ikpe ahụ n'ụlọikpe bụ ASP Chinedu Mbam kelere ọkaikpe ahụ maka mkpebi ya.",
"Ebonyi Steeti",
"Omenala",
"Ali Bongo, Paul Biya... Lee mba Afrịka ndị isi ala ha nọrọla ogologo oge n'ọchịchị30 Ọgọọst 2023",
"Yevgeny Prigozhin : Etu e siri lie onyeisi 'Wagner Group'30 Ọgọọst 2023",
"Nwa ọhụrụ nne ya mụrụ ma tụnye ya n'ụmị mposi anwụọla - Gọọmentị Anambra31 Ọgọọst 2023",
"Gịnị mere India ji chọọ ịga n'Anyanwụ mee nnyocha?31 Ọgọọst 2023",
"Brice Oligui Nguema: Onye bụ nwoke ike a chụpụrụ Ali Bongo n'ọchịchị na Gabon?3 Septemba 2023",
"NA EME UGBU A Onyeisiala Tinubu akpọghachila ndị nnọchiteanya Naịjirịa na mba ụwa niile3 Septemba 2023",
"NA EME UGBU A Dog bite: ‘Ọ bụ ọgwụ ka m gara ịzụ oge nkịta tagburu nwa m’2 Septemba 2023",
"Mohammed Al Fayed nwebu Harrods anwụọla n'afọ 942 Septemba 2023",
"Ihe ndị ịmaghị maka otiegwu KCEE2 Septemba 2023",
"Ali Bongo: Tinubu, African Union, akatọọla etu ndị agha si chụtuo onyeisiala Gabon30 Ọgọọst 2023",
"Ali Bongo, Paul Biya... Lee mba Afrịka ndị isi ala ha nọrọla ogologo oge n'ọchịchị30 Ọgọọst 2023",
"Etu aka si kpara nwoke ji ehi o zutere n'ohi gaa akwamozu ọgọ ya nwoke31 Ọgọọst 2023",
"Nwa ọhụrụ nne ya mụrụ ma tụnye ya n'ụmị mposi anwụọla - Gọọmentị Anambra31 Ọgọọst 2023",
"Yevgeny Prigozhin : Etu e siri lie onyeisi 'Wagner Group'30 Ọgọọst 2023",
"Gịnị bụ 'Blue Economy' nke onyeisiala Tinubu kepụtara ọhụrụ?29 Ọgọọst 2023",
"Niger Coup: Mmachi Ecowas tinyere emetụtawala Niger- Abdusalam Abubakar23 Ọgọọst 2023",
"Mohammed Al Fayed nwebu Harrods anwụọla n'afọ 94",
"Igbo Proverbs: I dabanye n'ọnọdụ ndị a, were ilu igbo ndị a kwuo okwuEmelitere ikpeazụ na: 7 Juun 2020",
"Ali Bongo: Tinubu, African Union, akatọọla etu ndị agha si chụtuo onyeisiala Gabon",
"Brice Oligui Nguema: Onye bụ nwoke ike a chụpụrụ Ali Bongo n'ọchịchị na Gabon?",
"Penis Captivus: Ị tọkịrị n'ime nwaanyị, nọrọ jụụ ma mee ihe ndị aEmelitere ikpeazụ na: 9 Septemba 2020",
"Ihe mere ị ga-eji nwee ntụkwasiobi na BBC News",
"Usoro Ojiji",
"Gbasara BBC",
"Iwu Nzuzo",
"Kuki",
"Kpọtụrụ BBC",
"Do not share or sell my info",
"© 2023 BBC. BBC anaghị ahụta maka ọdịnaya nke saịtị ndị dị na mpụga. Usoro anyị maka njikọ dị na mpụga."
]
}
Loading

0 comments on commit fd5de1e

Please sign in to comment.