diff --git a/articles/44804060.json b/articles/44804060.json new file mode 100644 index 00000000..1932a87e --- /dev/null +++ b/articles/44804060.json @@ -0,0 +1,70 @@ +{ + "published": "12 Julaị 2018", + "sentences": [ + "Akụkọ", + "Egwuregwu", + "Ihe nkiri", + "Nke ka ewuewu", + "Akụkọ", + "Egwuregwu", + "Ihe nkiri", + "Nke ka ewuewu", + "Ebe foto si, Teyannasecret/Instagram", + "Ejiji ndị ndị Igbo pụụ iche nke ụkwuu", + "Onye mba Afrịka chọọ ịza aha nna nwunye ya, e nwere ike ịchị ya ọchị maka mkpebi o mere, maka na ọ bụghị ihe ntị na-anụkarị na mpaghara a.", + "Ndị Afrịka ọkachasị ndị Igbo, na-ewere ya na ọ bụ ezigbo ihe ka nwaanyị gosi na ọ lụọla di ma o bido ịza aha di ya.", + "Naanị ọbere pasentị ndị mmadụ bụ ndị na-anaghị atụgharị aha e ji mara ha tupu ha alụọ di, ebe ọbere pasentị bụkwa ndị na-etinyekọta aha di ha na nke nna ha ọnụ.", + "Uru ọmụgwọ bara n'omenala Igbo", + "'Ọdighi ihe di iche n'etiti nwaanyị na nwoke' - Chimamanda", + "'A ghọrọm nwụnye mmadụ na mkpụrụ ụbọchị isii'", + "Ọ bụghị omenaala ndị Igbo na nwaanyị ga-aza aha di ya dịka usoro Bekee na-akpọ 'surname' mgbe gboo, mana ugbua, ndị Igbo anabatala usoro Bekee ji eme ya. Nwaanyị na azazị aha di ya, mere o ji bụrụzịa omenaala nke ọgbara ọhụrụ.", + "Ya mere, ọ ga-abụ ihe mgbawoju anya ma nwoke Igbo sị na ọ bụ aha nna nwunye ya ka ọ ga-aza.", + "Ndị ụmụnna ya nwere ike inyocha ya ka ha nwee ike ibo nwunye ya ebubo na o ji ọgwụ kechie ya. Ha nwekwara ike iwe ya na ọ gọpụla onwe ya n'ezinaụlọ ha, ma bụrụzịa onye ezinaụlọ nwunye ya.", + "Ajụjụ dị iche iche bụ ihe ụmụnna ya ga-akpụ n'ọnụ dị ka:", + "Ọ ga-ahapụ iketa oke n'ụlọ nna ya? N'ihi na ọ bụ aha ya ga-enye ya ikike iji eketa oke.", + "Ọ ga-ahapụ ezinaụlọ ya kwaba biri nakwa bụrụ onye ezinaụlọ nwunye ya?", + "Ndị ezinaụlọ nwunye ya a ga-ahapụ ya ka ọ banye ma bụrụ onye otu nzukọ ha?", + "Ọ ga-eketanwu oke dị ka ala na ụlọ n'ezinaụlọ nwunye ya?", + "Mana, mgbe ochie, e nwereike jiri aha nwaanyị a ma ama, mara di ya. Ọmụmaatụ: Ọ bụru na \"Nwaanyị Ọcha\" bụ nwunye Okechukwu, ma bụrụkwa onye a ma ama, a ga amaatụ Okechukwu ka \"Okechukwu Nwaanyị ọcha\". Nke bụ etu Igbo ji akpọ aha.", + "Ya mere onye odee akwụkwọ a ma ama bụ Chimamanda Ngọzị Adichie jiri kwuo na \"aha nna\" adịghị oke mkpa n'ala Igbo na mkparịtaụka ya na BBC Igbo nwere.", + "O kwuru nke a oge a jụrụ ya ihe kpatara o ji aza aha nna ya n'agbanyeghị na ọ lụọla di.", + "Ebe foto si, Getty Images", + "Ọ sị na ụfọdụ ndị na-ekwu na enweghị ihe o ji omenaala Igbo kpọrọ kpatara o ji ọ naghị aza aha di ya; mana \"ha amaghị na n'ezie 'aha nna' adịbughi n'ala Igbo mgbe gboo, ọ bụ ndị Bekee wetere ya\".", + "Ihe ndị mmadụ kwuru maka ịza aha nwunye ha", + "BBC Igbo jụrụ ndị mmadụ ọnọdụ nwere ike ime ka ha zaa aha nna nwunye ha, lee ihe ha kwuru.", + "World Cup 2018: Kroeshia agbapụla Ingland n'ụzọ njem ị bute ikombaụwa", + "Akụkọ dị mkpa na mgbede a", + "Ala Igbo ebutela esemokwu n'etiti nwaanyị na nwoke", + "Naijiria", + "Omume", + "Ọmụmụ omenala na mmerịkọta mmadụ", + "Omenala", + "Vidio, Ị maara ka e sị ete mmanya nkwụ?10 Juun 2018", + "Igbo traditional wedding outfit: Uwe anyị na-eyi agba nkwu16 Mee 2018", + "Brice Oligui Nguema: Onye bụ nwoke ike a chụpụrụ Ali Bongo n'ọchịchị na Gabon?3 Septemba 2023", + "NA EME UGBU A Onyeisiala Tinubu akpọghachila ndị nnọchiteanya Naịjirịa na mba ụwa niile", + "NA EME UGBU A Dog bite: ‘Ọ bụ ọgwụ ka m gara ịzụ oge nkịta tagburu nwa m’", + "Mohammed Al Fayed nwebu Harrods anwụọla n'afọ 942 Septemba 2023", + "Ihe ndị ịmaghị maka otiegwu KCEE2 Septemba 2023", + "Ali Bongo: Tinubu, African Union, akatọọla etu ndị agha si chụtuo onyeisiala Gabon30 Ọgọọst 2023", + "Ali Bongo, Paul Biya... Lee mba Afrịka ndị isi ala ha nọrọla ogologo oge n'ọchịchị30 Ọgọọst 2023", + "Etu aka si kpara nwoke ji ehi o zutere n'ohi gaa akwamozu ọgọ ya nwoke31 Ọgọọst 2023", + "Nwa ọhụrụ nne ya mụrụ ma tụnye ya n'ụmị mposi anwụọla - Gọọmentị Anambra31 Ọgọọst 2023", + "Yevgeny Prigozhin : Etu e siri lie onyeisi 'Wagner Group'30 Ọgọọst 2023", + "Gịnị bụ 'Blue Economy' nke onyeisiala Tinubu kepụtara ọhụrụ?29 Ọgọọst 2023", + "Niger Coup: Mmachi Ecowas tinyere emetụtawala Niger- Abdusalam Abubakar23 Ọgọọst 2023", + "Mohammed Al Fayed nwebu Harrods anwụọla n'afọ 94", + "Igbo Proverbs: I dabanye n'ọnọdụ ndị a, were ilu igbo ndị a kwuo okwuEmelitere ikpeazụ na: 7 Juun 2020", + "Ali Bongo: Tinubu, African Union, akatọọla etu ndị agha si chụtuo onyeisiala Gabon", + "Brice Oligui Nguema: Onye bụ nwoke ike a chụpụrụ Ali Bongo n'ọchịchị na Gabon?", + "Penis Captivus: Ị tọkịrị n'ime nwaanyị, nọrọ jụụ ma mee ihe ndị aEmelitere ikpeazụ na: 9 Septemba 2020", + "Ihe mere ị ga-eji nwee ntụkwasiobi na BBC News", + "Usoro Ojiji", + "Gbasara BBC", + "Iwu Nzuzo", + "Kuki", + "Kpọtụrụ BBC", + "Do not share or sell my info", + "© 2023 BBC. BBC anaghị ahụta maka ọdịnaya nke saịtị ndị dị na mpụga. Usoro anyị maka njikọ dị na mpụga." + ] +} \ No newline at end of file diff --git a/articles/c516le3r5xmo.json b/articles/c516le3r5xmo.json new file mode 100644 index 00000000..0631caa4 --- /dev/null +++ b/articles/c516le3r5xmo.json @@ -0,0 +1,63 @@ +{ + "published": "31 Ọgọọst 2023", + "sentences": [ + "Akụkọ", + "Egwuregwu", + "Ihe nkiri", + "Nke ka ewuewu", + "Akụkọ", + "Egwuregwu", + "Ihe nkiri", + "Nke ka ewuewu", + "Ebe foto si, Nonye Soludo", + "Nwunye Gọvanọ Anambra Steeti bụ Nonye Soludo ekwupụtala na nwa ọhụrụ a zọpụtara n'ime ụmị mposi ebe nne ya tụnyere ya dịka ọ mụchara ya, abalị atọ gara aga, anwụọla.", + "Oriakụ Soludo kwuru na ozi ọnwụ nwata ahụ wutere ya nke ukwuu n'ihi na ya na-akwado ịga leta nwata ahụ n'ụlọọgwụ ebe ọ na-anata ọgwụgwọ.", + "\"Dịka nne maara ihe mbgu na ahụhụ dị n'ịmụ nwa nakwa obiụtọ dị n'iku nwa nke gị, ozi a wutere m rinne, mana ọ na-arụtụ aka n'ụdị ọnọdụ ọjọọ obodo anyị nọ n'ime ya ugbua,\" ka Nonye Soludo kwuru.", + "\"Ọ dị mkpa ka ndị nne na nna na ndị nlekọta ụmụaka tinye uchu n'ọrụ aịzụlite ụmụaka n'ụzọ kwesịrị ekwesị, maka na ọ dị nnukwu mkpa iji kwalite obodo.\"", + "Uche m adịghị n'ịzọ ndọrọ ndọrọ ọchịchị - Nonye Soludo31 Ọgọọst 2023", + "Baby care cost: Ego ole ka ịmụ nwa n' ulọọgwụ, zụọ ihe nwa, nri nakwa uwe nwa ga-eri onye na mụ nwa mbụ ya ugbua?9 Ọgọọst 2023", + "Etu mmadụ 64 si laa n'iyi n'ihe mberede ọkụ ọgbụgba na Johannesburg1 Ọgọọst 2023", + "Ọ bụ n'ụbọchị Tuzde, bụ ụbọchị 29 nke ọnwa Ọgọst 2023, ka a zọpụtara otu nwata a mụrụ ọhụrụ dịka a sị na nne ya tụnyere ya n'ime mposi n'obodo Otuocha dị n'okpuru ọchịchị Anambra East, n'Anambra Steeti.", + "Kọmishọna na-ahụ maka ọdịmma ụmụnwaanyị n'Anambra Steeti bụ Ify Obinabo kwuru na anwụchiela nwa agbọghọ aha ya bụ Nwaedoka Chidimma, onye obodo izzi n'Ebonyi Steeti, bụ onye e boro ebubo na ọ bụ ya mụrụ nwa ọhụrụ ahụ ma tụfuo ya.", + "Otu onye hụrụ ihe a merenụ, onye nyere aha ya dịka Esther, kọọrọ ndị ntaakụkọ na nwaagbọghọ ahụ bụ Chidimma, onye dị ime n'oge ahụ, na-arụ ọrụ n'ubi mmadụ oge o kwuru na ya chọrọ ịga mposi.", + "\"Ọ na-arụ ọrụ n'ugbo n'ụbọchị ahụ oge o kwuru na afọ na-enye ya nsogbu, na ya chọrọ ịga mposi n'ụmị mposi dị n'akụkụ ubi ahụ,\" Esther kwuru.", + "\"Dịka ọ nọchara obere oge n'ime mposi ahụ wee pụta, anyị hụrụ ihe dịka ọbara na-apụta n'ahụ ya.", + "\"Eche m na ọ mụọla nwa nwụrụ anwụ, m wee mee ngwangwa kpọọ otu nọọsụ ka ọ bịa nyere ya aka, nọọsụ ahụ wee kwuo na nwa ahụ apụọla.", + "\"Agwara m ya ka ọ laa ụlọ ga kọọrọ nne na nna ya ihe merenụ, maka na m chere na nwa ya nwụrụ anwụ.", + "\"Ọ bụzi n'ụbọchị Tuzde oge anyị nụrụ olu nwa na-ebe akwa, ka anyị jiri obe gbadaa n'ime ụmị ahụ wee zọpụta nwa ọhụrụ ahụ ma kpọkuo ndị ọrụ nchekwa nakwa Mịnịstrị na-ahụ maka ọdịmma ụmụ nwaanyị na ọha obodo.\"", + "Ify Obinabo kwuru n'oge ahụ na nwa ọhụrụ ahụ na-anata ọgwụgwọ n'ụlọọgwụ nkuzi nke Mahadum Chukwuemeka Odumegwu Ojukwu dị n'Awka ebe a na-enye ya ọgwụgwọ.", + "Mana akụkọ pụtara n'ụtụtụ Tọzde na nwata ahụ anwụọla.", + "Toochukwu Ikenga bụ ọnụ na-ekwuru ndị uweojii n'Anambra Steeti gwara BBC Igbo na nwa agbọghọ ahụ tufuru nwa ya nọ n'aka ndị uweojii ugbua.", + "Ahụike ụmụnwanyị", + "Ikike ụmụnwanyị", + "Anambra Steeti", + "Christian Atsu: E bulatala ahụ ọgba bọọlụ Ghana nwụrụ n'ala ọma jijiji na Turkey20 Febụwarị 2023", + "Mgbọtọ, mperete, ikporo na ihe olụndị dị iche iche na-akpọ nwagbọghọ n'ala Igbo23 Julaị 2023", + "Etu m si sọrọ KCee mee egwu Ojapiano - Chigozie Okeke23 Juun 2023", + "Brice Oligui Nguema: Onye bụ nwoke ike a chụpụrụ Ali Bongo n'ọchịchị na Gabon?3 Septemba 2023", + "NA EME UGBU A Onyeisiala Tinubu akpọghachila ndị nnọchiteanya Naịjirịa na mba ụwa niile3 Septemba 2023", + "NA EME UGBU A Dog bite: ‘Ọ bụ ọgwụ ka m gara ịzụ oge nkịta tagburu nwa m’2 Septemba 2023", + "Mohammed Al Fayed nwebu Harrods anwụọla n'afọ 942 Septemba 2023", + "Ihe ndị ịmaghị maka otiegwu KCEE2 Septemba 2023", + "Ali Bongo: Tinubu, African Union, akatọọla etu ndị agha si chụtuo onyeisiala Gabon30 Ọgọọst 2023", + "Ali Bongo, Paul Biya... Lee mba Afrịka ndị isi ala ha nọrọla ogologo oge n'ọchịchị30 Ọgọọst 2023", + "Etu aka si kpara nwoke ji ehi o zutere n'ohi gaa akwamozu ọgọ ya nwoke31 Ọgọọst 2023", + "Nwa ọhụrụ nne ya mụrụ ma tụnye ya n'ụmị mposi anwụọla - Gọọmentị Anambra31 Ọgọọst 2023", + "Yevgeny Prigozhin : Etu e siri lie onyeisi 'Wagner Group'30 Ọgọọst 2023", + "Gịnị bụ 'Blue Economy' nke onyeisiala Tinubu kepụtara ọhụrụ?29 Ọgọọst 2023", + "Niger Coup: Mmachi Ecowas tinyere emetụtawala Niger- Abdusalam Abubakar23 Ọgọọst 2023", + "Mohammed Al Fayed nwebu Harrods anwụọla n'afọ 94", + "Igbo Proverbs: I dabanye n'ọnọdụ ndị a, were ilu igbo ndị a kwuo okwuEmelitere ikpeazụ na: 7 Juun 2020", + "Ali Bongo: Tinubu, African Union, akatọọla etu ndị agha si chụtuo onyeisiala Gabon", + "Brice Oligui Nguema: Onye bụ nwoke ike a chụpụrụ Ali Bongo n'ọchịchị na Gabon?", + "Penis Captivus: Ị tọkịrị n'ime nwaanyị, nọrọ jụụ ma mee ihe ndị aEmelitere ikpeazụ na: 9 Septemba 2020", + "Ihe mere ị ga-eji nwee ntụkwasiobi na BBC News", + "Usoro Ojiji", + "Gbasara BBC", + "Iwu Nzuzo", + "Kuki", + "Kpọtụrụ BBC", + "Do not share or sell my info", + "© 2023 BBC. BBC anaghị ahụta maka ọdịnaya nke saịtị ndị dị na mpụga. Usoro anyị maka njikọ dị na mpụga." + ] +} \ No newline at end of file diff --git a/articles/c88yg2wvj0eo.json b/articles/c88yg2wvj0eo.json new file mode 100644 index 00000000..aa16035c --- /dev/null +++ b/articles/c88yg2wvj0eo.json @@ -0,0 +1,53 @@ +{ + "published": "31 Ọgọọst 2023", + "sentences": [ + "Akụkọ", + "Egwuregwu", + "Ihe nkiri", + "Nke ka ewuewu", + "Akụkọ", + "Egwuregwu", + "Ihe nkiri", + "Nke ka ewuewu", + "Ebe foto si, Foto/Agnes Nworie", + "Ụlọikpe Majie atụọla otu nwoke mkpọrọ maka iji otu ehi o zuru ezu gaara nna nwunye ya akwamaozu n'Ebonyi steeti.", + "Ndị uweojii Ebonyi steeti nwụchiri Ikenna Ogbonna, onye obodo Azuoto Okpoitumo dị n'Okpuru Ọchịchị Abakaliki dịka e mechara akwamozu ọgọ ya nwoke ma kpụpụ ya ụlọikpe maka ebubo izu ehi ma were ehi ahụ gaa akwa ọgọ ya nwoke.", + "N'Izzi, ọ bụ omenala iji ehi akwa ndị mụrụ onye maọbụ ọgọ iji gbalahụ ịkwa emo ndị mmadụ.", + "Ogbonna ji nwunye ehi o zutere n'obodo ya gaa akwamozu ọgọ ya n'obodo Ebia Unuhu dịkwa n'Okpuru Ọchịchị Abakaliki n'Ebonyi steeti.", + "Mmiri gbarụrụ oge onye nwe ehi ahụ, bụ onye gakwara otu akwamozu ahụ hụrụ ehi ya ma tie mkpu sị na ya ahụla ehi ya na-efu efu.", + "A nwuchiri nwa amadi ahụ, onye gọrọ agọ ma kwuo na ya zụrụ ehi ahụ otu narị puku naira na ụma iri (N110,000).", + "Ndị uweojii nwụchiri ya ma kpụpu ya ụlọikpe ebe Ọkaikpe majie Ngozi Ngele mara ya ikpe ma tụọ ya mkpọrọ afọ abụọ maọbụ ohere ịkwụ nha N20,000.", + "Onye uweojii wetara ikpe ahụ n'ụlọikpe bụ ASP Chinedu Mbam kelere ọkaikpe ahụ maka mkpebi ya.", + "Ebonyi Steeti", + "Omenala", + "Ali Bongo, Paul Biya... Lee mba Afrịka ndị isi ala ha nọrọla ogologo oge n'ọchịchị30 Ọgọọst 2023", + "Yevgeny Prigozhin : Etu e siri lie onyeisi 'Wagner Group'30 Ọgọọst 2023", + "Nwa ọhụrụ nne ya mụrụ ma tụnye ya n'ụmị mposi anwụọla - Gọọmentị Anambra31 Ọgọọst 2023", + "Gịnị mere India ji chọọ ịga n'Anyanwụ mee nnyocha?31 Ọgọọst 2023", + "Brice Oligui Nguema: Onye bụ nwoke ike a chụpụrụ Ali Bongo n'ọchịchị na Gabon?3 Septemba 2023", + "NA EME UGBU A Onyeisiala Tinubu akpọghachila ndị nnọchiteanya Naịjirịa na mba ụwa niile3 Septemba 2023", + "NA EME UGBU A Dog bite: ‘Ọ bụ ọgwụ ka m gara ịzụ oge nkịta tagburu nwa m’2 Septemba 2023", + "Mohammed Al Fayed nwebu Harrods anwụọla n'afọ 942 Septemba 2023", + "Ihe ndị ịmaghị maka otiegwu KCEE2 Septemba 2023", + "Ali Bongo: Tinubu, African Union, akatọọla etu ndị agha si chụtuo onyeisiala Gabon30 Ọgọọst 2023", + "Ali Bongo, Paul Biya... Lee mba Afrịka ndị isi ala ha nọrọla ogologo oge n'ọchịchị30 Ọgọọst 2023", + "Etu aka si kpara nwoke ji ehi o zutere n'ohi gaa akwamozu ọgọ ya nwoke31 Ọgọọst 2023", + "Nwa ọhụrụ nne ya mụrụ ma tụnye ya n'ụmị mposi anwụọla - Gọọmentị Anambra31 Ọgọọst 2023", + "Yevgeny Prigozhin : Etu e siri lie onyeisi 'Wagner Group'30 Ọgọọst 2023", + "Gịnị bụ 'Blue Economy' nke onyeisiala Tinubu kepụtara ọhụrụ?29 Ọgọọst 2023", + "Niger Coup: Mmachi Ecowas tinyere emetụtawala Niger- Abdusalam Abubakar23 Ọgọọst 2023", + "Mohammed Al Fayed nwebu Harrods anwụọla n'afọ 94", + "Igbo Proverbs: I dabanye n'ọnọdụ ndị a, were ilu igbo ndị a kwuo okwuEmelitere ikpeazụ na: 7 Juun 2020", + "Ali Bongo: Tinubu, African Union, akatọọla etu ndị agha si chụtuo onyeisiala Gabon", + "Brice Oligui Nguema: Onye bụ nwoke ike a chụpụrụ Ali Bongo n'ọchịchị na Gabon?", + "Penis Captivus: Ị tọkịrị n'ime nwaanyị, nọrọ jụụ ma mee ihe ndị aEmelitere ikpeazụ na: 9 Septemba 2020", + "Ihe mere ị ga-eji nwee ntụkwasiobi na BBC News", + "Usoro Ojiji", + "Gbasara BBC", + "Iwu Nzuzo", + "Kuki", + "Kpọtụrụ BBC", + "Do not share or sell my info", + "© 2023 BBC. BBC anaghị ahụta maka ọdịnaya nke saịtị ndị dị na mpụga. Usoro anyị maka njikọ dị na mpụga." + ] +} \ No newline at end of file diff --git a/articles/cne8179wlyko.json b/articles/cne8179wlyko.json new file mode 100644 index 00000000..f869d34b --- /dev/null +++ b/articles/cne8179wlyko.json @@ -0,0 +1,64 @@ +{ + "published": "30 Ọgọọst 2023", + "sentences": [ + "Akụkọ", + "Egwuregwu", + "Ihe nkiri", + "Nke ka ewuewu", + "Akụkọ", + "Egwuregwu", + "Ihe nkiri", + "Nke ka ewuewu", + "Ebe foto si, Getty Images", + "Gabọn esonyela na mba ebe ndị agha weghaara ọchịchị n'ike n'aka ndị nkịtị.", + "Nke a na-abịa dịka ndị agha ahụ kagburu mpụtara ntuliaka ọkwa onyeisiala nke e mere n'ụbọchị Satọde, bụ nke e kwupụtara na ọ bụ Ali Bongo meriri ya iji nọdụ n'ọkwa onyeisiala ruo afọ ise ọzọ.", + "Cheta na Bongo malitere ọchịchị na 2009 dịka nna ya bụ Omar Bongo nwụchara. Nchụpụ a ndị agha chụpụrụ ya wetara ọchịchị nke ezinụlọ Bongo chịwara na mba Gabon kamgbe afọ 53 gara aga, n'isi njedebe.", + "Mwaghara ọchịchị a na mba Gabon mere ya mba asatọ n'Afrịka ebe ndị agha weghaara ọchịchị n'ike n'ime afọ atọ gara aga.", + "Mana ọ bụghị naanị Ali Bongo bụ onyeisiala n'Afrịka nọrọla ọtụtụ afọ n'ọchịchị, ha na ezinụlọ ha. Lee ụfọdụ ndị ọzọ:", + "Ebe foto si, AFP", + "Teodoro Obiang Nguema Mbasogo", + "Teodoro Obiang Nguema Mbasogo onye dị afọ 81 ugbua bụ onyeisiala kacha nọọ ogologo oge n'ọchịchị n'ụwa niile dịka ọ chịala mba Equatorial Guinea ihe ruru afọ 44.", + "Ọ malitere ọchịchị dịka onyeisiala n'afọ 1979. Na Nọvemba 2022, o ji pasentị 95 wee merie ntuliaka ọkwa onyeisiala iji nọgide n'ọchịchị.", + "Nwa ya nwoke bụ Teodoro Nguema Obiang Mangue bụ osote onyeisiala, ebe ọtụtụ ndị ezinụlọ ya nwere ọtụtụ ọkwa dị elu na gọọmentị mba ahụ.", + "Ebe foto si, Getty Images", + "Paul Biya", + "Paul Biya, onyeisiala mba Cameroon, anọọla n'ọchịchị kamgbe afọ 1982, ya bụ afọ 40.", + "A mụrụ ya n'afọ 1933, nke mere ya onye kacha bụrụ okenye ji ọkwa onyeisiala na mpaghara 'sub-sahara' nke Afrịka.", + "Paul Biya meriri ntuliaka nke ugboro asaa ya dịka onyeisiala n'afọ 2018. A ga-enwe ntuliaka ọzọ n'afọ 2025.", + "Ebe foto si, AFP", + "Denis Sassou Nguesso bụ onyeisiala mba Republic of the Congo, ọ nọọla afọ 38 n'ọkwa onyeisiala.", + "Nguesso bụbu onye agha laghachiri n'ọchịchị n'afọ 2016 dịka mba Congo gbanwere iwu ha iji nye ohere ka onyeisiala zọọ ọkwa ọchịchị nke ugboro atọ.", + "Ọ malitere ọchịchị n'afọ 1979 ruo afọ 1992 oge ọ dara ntuliaka, mana ọ laghachiri azụ n'afọ 1997 ma ka na-achị ruo ugbua.", + "Denis Sassou Nguesso dị afọ 80 ugbua ma na-akwado ịzọ ọkwa onyeisiala nke ugboro ise.", + "Ebe foto si, Getty Images", + "Yoweri Museveni", + "Yoweri Museveni nke mba Uganda banyere n'ọchịchị site na mweghara ọchịchị nke ndị agha mere n'afọ 1986, iji bụrụ onyeisiala nke itoolu nke mba ahụ.", + "ugbua, Museveni, onye dị afọ 78, anọọla n'ọchịchị ruo afọ 37.", + "N'agbanyeghị na ọ nọteela aka n'ọchịchị, ụfọdụ akụkọ na-ekwu na ọchịchị ya wetara udo na ọganihu na mba Uganda.", + "Brice Oligui Nguema: Onye bụ nwoke ike a chụpụrụ Ali Bongo n'ọchịchị na Gabon?3 Septemba 2023", + "NA EME UGBU A Onyeisiala Tinubu akpọghachila ndị nnọchiteanya Naịjirịa na mba ụwa niile3 Septemba 2023", + "NA EME UGBU A Dog bite: ‘Ọ bụ ọgwụ ka m gara ịzụ oge nkịta tagburu nwa m’2 Septemba 2023", + "Mohammed Al Fayed nwebu Harrods anwụọla n'afọ 942 Septemba 2023", + "Ihe ndị ịmaghị maka otiegwu KCEE2 Septemba 2023", + "Ali Bongo: Tinubu, African Union, akatọọla etu ndị agha si chụtuo onyeisiala Gabon30 Ọgọọst 2023", + "Ali Bongo, Paul Biya... Lee mba Afrịka ndị isi ala ha nọrọla ogologo oge n'ọchịchị30 Ọgọọst 2023", + "Etu aka si kpara nwoke ji ehi o zutere n'ohi gaa akwamozu ọgọ ya nwoke31 Ọgọọst 2023", + "Nwa ọhụrụ nne ya mụrụ ma tụnye ya n'ụmị mposi anwụọla - Gọọmentị Anambra31 Ọgọọst 2023", + "Yevgeny Prigozhin : Etu e siri lie onyeisi 'Wagner Group'30 Ọgọọst 2023", + "Gịnị bụ 'Blue Economy' nke onyeisiala Tinubu kepụtara ọhụrụ?29 Ọgọọst 2023", + "Niger Coup: Mmachi Ecowas tinyere emetụtawala Niger- Abdusalam Abubakar23 Ọgọọst 2023", + "Mohammed Al Fayed nwebu Harrods anwụọla n'afọ 94", + "Igbo Proverbs: I dabanye n'ọnọdụ ndị a, were ilu igbo ndị a kwuo okwuEmelitere ikpeazụ na: 7 Juun 2020", + "Ali Bongo: Tinubu, African Union, akatọọla etu ndị agha si chụtuo onyeisiala Gabon", + "Brice Oligui Nguema: Onye bụ nwoke ike a chụpụrụ Ali Bongo n'ọchịchị na Gabon?", + "Penis Captivus: Ị tọkịrị n'ime nwaanyị, nọrọ jụụ ma mee ihe ndị aEmelitere ikpeazụ na: 9 Septemba 2020", + "Ihe mere ị ga-eji nwee ntụkwasiobi na BBC News", + "Usoro Ojiji", + "Gbasara BBC", + "Iwu Nzuzo", + "Kuki", + "Kpọtụrụ BBC", + "Do not share or sell my info", + "© 2023 BBC. BBC anaghị ahụta maka ọdịnaya nke saịtị ndị dị na mpụga. Usoro anyị maka njikọ dị na mpụga." + ] +} \ No newline at end of file diff --git a/articles/crg0vl4p9z5o.json b/articles/crg0vl4p9z5o.json new file mode 100644 index 00000000..c66b542e --- /dev/null +++ b/articles/crg0vl4p9z5o.json @@ -0,0 +1,46 @@ +{ + "published": "08:14", + "sentences": [ + "Akụkọ", + "Egwuregwu", + "Ihe nkiri", + "Nke ka ewuewu", + "Akụkọ", + "Egwuregwu", + "Ihe nkiri", + "Nke ka ewuewu", + "Kedụ ihe ị ma maka otiegwu KCEE?", + "N'agba abụọ na mkparịtaụka anyị na otiegwu KCEE, ọ kọwaara anyị ụfọdụ ihe bụ ahụmihe ya dịka ọ na-eto n'Ajegunle.", + "O kwuru etu ịgba bọọlụ si masị ya nakwa etu ya na onye tu ya bụ Presh si merie 'Star Quest' n'afọ 2002.", + "Ihe ọzọ o kwuru bụ etu o si malite iso egwu n'ihi ụdịrị ọrụ nna ya a-arụ.", + "Ude ya ka na-ede n'ihe gbasara itiegwu maka etu o si agbanwe ụdịrị egwu o na-eti kwa mgbe kwa mgbe.", + "Ọ kọwara ihe mere o ji ekpuchi ihu ya nakwa akụkọ ndị so egwu ya 'Ojapiano' na-efegharị ugbua.", + "Naijiria", + "Ịkpa obi aṅụrị", + "Brice Oligui Nguema: Onye bụ nwoke ike a chụpụrụ Ali Bongo n'ọchịchị na Gabon?3 Septemba 2023", + "NA EME UGBU A Onyeisiala Tinubu akpọghachila ndị nnọchiteanya Naịjirịa na mba ụwa niile3 Septemba 2023", + "NA EME UGBU A Dog bite: ‘Ọ bụ ọgwụ ka m gara ịzụ oge nkịta tagburu nwa m’2 Septemba 2023", + "Mohammed Al Fayed nwebu Harrods anwụọla n'afọ 942 Septemba 2023", + "Ihe ndị ịmaghị maka otiegwu KCEE2 Septemba 2023", + "Ali Bongo: Tinubu, African Union, akatọọla etu ndị agha si chụtuo onyeisiala Gabon30 Ọgọọst 2023", + "Ali Bongo, Paul Biya... Lee mba Afrịka ndị isi ala ha nọrọla ogologo oge n'ọchịchị30 Ọgọọst 2023", + "Etu aka si kpara nwoke ji ehi o zutere n'ohi gaa akwamozu ọgọ ya nwoke31 Ọgọọst 2023", + "Nwa ọhụrụ nne ya mụrụ ma tụnye ya n'ụmị mposi anwụọla - Gọọmentị Anambra31 Ọgọọst 2023", + "Yevgeny Prigozhin : Etu e siri lie onyeisi 'Wagner Group'30 Ọgọọst 2023", + "Gịnị bụ 'Blue Economy' nke onyeisiala Tinubu kepụtara ọhụrụ?29 Ọgọọst 2023", + "Niger Coup: Mmachi Ecowas tinyere emetụtawala Niger- Abdusalam Abubakar23 Ọgọọst 2023", + "Mohammed Al Fayed nwebu Harrods anwụọla n'afọ 94", + "Igbo Proverbs: I dabanye n'ọnọdụ ndị a, were ilu igbo ndị a kwuo okwuEmelitere ikpeazụ na: 7 Juun 2020", + "Ali Bongo: Tinubu, African Union, akatọọla etu ndị agha si chụtuo onyeisiala Gabon", + "Brice Oligui Nguema: Onye bụ nwoke ike a chụpụrụ Ali Bongo n'ọchịchị na Gabon?", + "Penis Captivus: Ị tọkịrị n'ime nwaanyị, nọrọ jụụ ma mee ihe ndị aEmelitere ikpeazụ na: 9 Septemba 2020", + "Ihe mere ị ga-eji nwee ntụkwasiobi na BBC News", + "Usoro Ojiji", + "Gbasara BBC", + "Iwu Nzuzo", + "Kuki", + "Kpọtụrụ BBC", + "Do not share or sell my info", + "© 2023 BBC. BBC anaghị ahụta maka ọdịnaya nke saịtị ndị dị na mpụga. Usoro anyị maka njikọ dị na mpụga." + ] +} \ No newline at end of file diff --git a/articles/cv2xv2gg2nko.json b/articles/cv2xv2gg2nko.json new file mode 100644 index 00000000..4faa96ed --- /dev/null +++ b/articles/cv2xv2gg2nko.json @@ -0,0 +1,79 @@ +{ + "published": "13 Julaị 2022", + "sentences": [ + "Akụkọ", + "Egwuregwu", + "Ihe nkiri", + "Nke ka ewuewu", + "Akụkọ", + "Egwuregwu", + "Ihe nkiri", + "Nke ka ewuewu", + "Na mgbe ochie, otu nzuzo bụ otu ihe kachasị dị mkpa n'obodo ọbụla n'ala Igbo.", + "E nwere ọtụtụ ihe dị icheiche e ji hiwe ha nakwa ọrụ pụrụiche ha na-arụ iji hu na ihe na-aga ọfụma.", + "Iji kpughee okwu gbasara otu nzuzo, BBC Igbo kpọtụụrụ otu onye ọnụ na-eru n'okwu n'ihe metụtara omenala Igbo bụ Ọkammụta Chiagoze Nnabuihe.", + "Ọ kọwara na mpaghara ọbụla n'ala Igbo nwere otu nzuzo nke ha ma kwuo na ọ bụ mgbe ụka Kristi batara ka eji kwụsị ha.", + "'Ndị iche dị n' ịlọụwa,ọgbanje na agwụ'28 Ọgọọst 2020", + "Ekele dị iche iche e ji mara ndị Igbo6 Disemba 2019", + "Lee ebe niile ndị Arochukwu gbara mgbọrọgwụ n'ụwa29 Ọktọba 2020", + "E nwere otu nzuzo dị icheiche dị n'ala Igbo, mana abụọ kachasị pụta ihe bụ Ọkọnkọ na Ekpe.", + "\"Ọ bụghị na ha bụ otu nzuzo kama na ha na-eme nzuko na nzuzo n'abalị nke mere ka ha nweta aha ahụ,\" ka Nnabuihe kọwara.", + "\"Ihe e jiri hiwe ha bụ ịhazi ọdịnala nakwa omenala ala Igbo.\"", + "Ọrụ ndị ọzọ otu nzuzo ndị a na-arụ dịka, Mazi Nnabuihe si kọwaa bụ:", + "ime iwu e ji ahazi obodo", + "ịhụ na onye ọbụla kwanyeere omenala ugwu", + "ịhụ na onye ọbụla nwere oke ruuru ya", + "ịhụ na nwa mmụọ emegbughi nwa mmadụ nakwa na nwa mmadụ emegbughi nwa mmụọ (ya bụ nhatanha)", + "ị hụ na asọpụụrụ Chi na eke, kwanyere ndị ichie ugwu, ma mee ka mmadụ na ibe ya biri n'udo.", + "Ụlọ \"Mgballa Ekpe\" dị n'Arochukwu", + "Aha ndị na-egosi na Igbo kwenyere n'ịlọ ụwa27 Nọvemba 2019", + "Ịgba afa, Ibini Ụkpabị na ihe ndị ọzọ e ji mara ndị Arochukwu, Arondizuogu, Ohafia4 Maachị 2020", + "Nnabuihe kọwara etu otu ndị ahụ na-arụ pụrụiche maka ọdịmma obodo si nweta aha \"otu nzuzo\".", + "Ọ sị na ọ bụghị maka omume ha, kama ọ bụ maka mgbe ha ji ezute onwe ha.", + "\"Ha anaghị aga ebe ahụ igbu mmadụ kama ha na-aga iji hazi obodo nakwa ihụ na ihe dị ka o kwesiri ịdị.\"", + "\"Ọ na-abụ n'oge gboo, ụmụaka richaa nri abalị, a kpọkọọ haa kọọrọ ha akụkọ ifo.", + "\"Nke a mechaa ihe dị ka ebe elekere mbụ nke ụzụ ụtụtụ, ndị nọ n'otu ahụ ejepu nzụkọ ha.", + "\"Ha na-anọru ebe ahụ rue mgbe ọke ọkpa ji ama ube nke mbụ, ha ewere gbasaa\" (maka na Igbo ji ube ọke ọkpa agụ oge mgbe ahụ).", + "\"O nweghi onye nọ n'ezinaụlọ ha ma na ha pụrụ apụ, ọ bụ ya ka eji akpọ ha 'otu nzuzo'.\"", + "Mmọnwụ bụ otu ndị otu nzuzo e nwere n'ala Igbo", + "Ọkọnkọ - ọtụtụ obodo dị na mpaghara Bende ochie n'Abia Steeti; Ngwa, Ihitte-Uboma", + "Ekpe Abriba, Ohafia na Arochukwu", + "Mmọnwụ - Ebe niile n'ala Igbo", + "Ọsịrịsa - Ụzụakọli na Bende", + "Ndụagalaba - Mbaise", + "Owu mmiri - Ndị mba mmiri", + "Ịkọrọ - Mbaise", + "Ọkọmbọ - Umahia", + "Ekeleke", + "Ụmụntoroọbịa", + "Naijiria", + "Akụkọ mgbe gboo", + "Omenala", + "Ọmụmụ na mmụta", + "Brice Oligui Nguema: Onye bụ nwoke ike a chụpụrụ Ali Bongo n'ọchịchị na Gabon?3 Septemba 2023", + "NA EME UGBU A Onyeisiala Tinubu akpọghachila ndị nnọchiteanya Naịjirịa na mba ụwa niile3 Septemba 2023", + "NA EME UGBU A Dog bite: ‘Ọ bụ ọgwụ ka m gara ịzụ oge nkịta tagburu nwa m’2 Septemba 2023", + "Mohammed Al Fayed nwebu Harrods anwụọla n'afọ 942 Septemba 2023", + "Ihe ndị ịmaghị maka otiegwu KCEE2 Septemba 2023", + "Ali Bongo: Tinubu, African Union, akatọọla etu ndị agha si chụtuo onyeisiala Gabon30 Ọgọọst 2023", + "Ali Bongo, Paul Biya... Lee mba Afrịka ndị isi ala ha nọrọla ogologo oge n'ọchịchị30 Ọgọọst 2023", + "Etu aka si kpara nwoke ji ehi o zutere n'ohi gaa akwamozu ọgọ ya nwoke31 Ọgọọst 2023", + "Nwa ọhụrụ nne ya mụrụ ma tụnye ya n'ụmị mposi anwụọla - Gọọmentị Anambra31 Ọgọọst 2023", + "Yevgeny Prigozhin : Etu e siri lie onyeisi 'Wagner Group'30 Ọgọọst 2023", + "Gịnị bụ 'Blue Economy' nke onyeisiala Tinubu kepụtara ọhụrụ?29 Ọgọọst 2023", + "Niger Coup: Mmachi Ecowas tinyere emetụtawala Niger- Abdusalam Abubakar23 Ọgọọst 2023", + "Mohammed Al Fayed nwebu Harrods anwụọla n'afọ 94", + "Igbo Proverbs: I dabanye n'ọnọdụ ndị a, were ilu igbo ndị a kwuo okwuEmelitere ikpeazụ na: 7 Juun 2020", + "Ali Bongo: Tinubu, African Union, akatọọla etu ndị agha si chụtuo onyeisiala Gabon", + "Brice Oligui Nguema: Onye bụ nwoke ike a chụpụrụ Ali Bongo n'ọchịchị na Gabon?", + "Penis Captivus: Ị tọkịrị n'ime nwaanyị, nọrọ jụụ ma mee ihe ndị aEmelitere ikpeazụ na: 9 Septemba 2020", + "Ihe mere ị ga-eji nwee ntụkwasiobi na BBC News", + "Usoro Ojiji", + "Gbasara BBC", + "Iwu Nzuzo", + "Kuki", + "Kpọtụrụ BBC", + "Do not share or sell my info", + "© 2023 BBC. BBC anaghị ahụta maka ọdịnaya nke saịtị ndị dị na mpụga. Usoro anyị maka njikọ dị na mpụga." + ] +} \ No newline at end of file diff --git a/articles/cx7jpv69elpo.json b/articles/cx7jpv69elpo.json new file mode 100644 index 00000000..7ca80af2 --- /dev/null +++ b/articles/cx7jpv69elpo.json @@ -0,0 +1,103 @@ +{ + "published": "23 Ọgọọst 2023", + "sentences": [ + "Akụkọ", + "Egwuregwu", + "Ihe nkiri", + "Nke ka ewuewu", + "Akụkọ", + "Egwuregwu", + "Ihe nkiri", + "Nke ka ewuewu", + "Ebe foto si, Rex", + "E liela ozu onyeisi otu, \"Wagner Group bụ Yevgeny Prigozhin n'akwamozu e mere na nwayọọ n'obodo bụ St Petersburg n'ụbọchị Tuzde, dịka ndị mgbasaozi ya siri kwuo.", + "Prigozhin na osote ya bụ Dmitry Utkin so na mmadụ iri nwụrụ n'ụgbọelu kpọkasịrị na mpaghara Tver dị n'ugwu Moscow n'abalị 23 nke ọnwa Ọgọstụ, afọ 2023.", + "Ndị na-anọchite Prigozhin kwuru na e liri ya n'akụkọ ili nna ya n'ebe a na-eli ozu a kpọrọ 'Porokhovskoe Cemetery' dị na St Petersburg.", + "O nweghị nkwanye ugwu ndị agha ọbụla e nyere nwa amadi a bụ onye ndu ndịagha ọlụọ-ọla nke mba Rọshịa.", + "Nanị mkpụrụ mmadụ ole na ole gara olili ozu ahụ.", + "Mana ndị uweojii na nkịta ha jupụtara n'okirikiri ebe olilu ozu ahụ.", + "Dịka ndị mmadụ na-arụtụ aka ebe ọnwụ Prigozhin nwere ike isi, ụlọọrụ gọọmentị Roshia gọrọ na aka ha adịghị n'ọnwụ nwaamdi ahụ.", + "Mana ndị ma ihe a na-akọ n'ụlọ nakwa ofesi kọwara Prigozhin gbara afọ 62, dịka \"nwoke nwụrụ anwụ na-aga ije\" kemgbe o jiri duru ndị agha ya nupu isi n'ọnwa Juun afọ a.", + "Ebe foto si, Getty Images", + "Onyeisi otu agha Wagner bụ Yevgeny Prigozhin nwụrụ n’ihe mberede ụgbọelu ahụ mere na Wenezde dịka ndị ọrụ gọọmentị mba Russia si kwuo.", + "Kọmitii na-eme nnyocha a kpọrọ SK sị na a matala ndị bụ ozu iri ahụ nwụrụ na mberede a ma sị na ọ bụ ahụ aha ha dị n’akwụkwọ ndị banyere ụgbọelu ahụ.", + "Ụgbọelu bu Prigozhin dara na mpaghara ugwu-ndịda mba Moscow n’ụbọchi 25 Ọgọọst, gbuo mmadụ niile nọ n’ime ya.", + "Ọ bụrụ na Putin bụ nwaanyị, ọ karịghị awakpo Ukraine - Boris Johnson24 Febụwarị 2022", + "Gịnị na-esere onyeisiala Vladmir Putin na ndị ọgụ Wagner Group?24 Juun 2023", + "Agha Ukraine: Kedụ ihe Nato na-eme maka mwakpo Russia?23 Eprel 2022", + "Ụlọọrụ onyeisiala mba Russia bụ Kremlin agọọla ebubo na-ekwu na aka ha dị na ya.", + "Otu nyocha SK kwuru na ha na-eme nyocha ịmata etu ụgbọelu a siri kpọkasịa.", + "N’ozi ha wepụtara, ha kwuru “e meela nyocha a kpọro molecular-genetic testing.”", + "“Nyocha ahụ gosiri ndị bụ ozu mmadụ iri ahụ nke ha aha dị n’akwụkwọ ndị banyere n’ụgbọelu a.”", + "Ndị a nwụrụ gụnyere ndịisi ndịagha otu Wagner nke Russian, Prigozhin hiwere bụ ndị na-enyere mba Russia aka ịlụ agha na Ukraine, Syria na ụfọdụ mpaghara Afrịka.", + "Belarus.", + "Ebe foto si, Reuters", + "N’ime ndị a bụ onye a kpọrọ Dmitry Utkin bụ onye na-ahụ maka ọrụ ndịagha nke otu Wagner.", + "Ndị ọzọ nọ n’ụgbọelu a si na Moscow na-aga St Petersburg gụnyere ndị otu Wagner bụ Valery Chekalov, Sergi Propustin, Yevgeny Makaryan, Alexander Totmin na Nikolay Matuseyev.", + "Onye fere ụgbọelu ahụ bụ Alexei Levshin na ogbo ya Rustam Karimov na onye enyemaka n’ụgbọelu bụ Kristina Raspopova.", + "Ihe mberede a na-abịa n’ime ọnwa abụọ Prigozhin na ndị otu ya busoro ndịagha mba Russia agha ma kpachie mpaghara obodo Rostov ma yie egwu ịga Moscow.", + "E mechere kpee udo nke e jiri sị Prigozhin na ndịagha Wagner gaa biri na mba", + "Ebe foto si, Reuters", + "Ọnụ na-ekwuchitere onyeisiala Vladmir Putin agwala BBC na akụkọ na-efegharị na Kremlin nyere iwu ka e gbuo Yevgeny Prigozhin bụ okpotokpo asị.", + "Nke a pụtara ihe na nzụkọ ekwentị nke Dmitry Peskov nakwa ụfọdụ ndị ntaakụkọ nwere taa bụ ụbọchị Fraịde.", + "Peskov sị \"anyị na-atule akụkọ a, ọ na-adị mma ka anyị gba mbọ kwuo ka ihe si me, anyị amachaghị ihe niile gbasara ihe mere nke ga-apụta ihe dịka nyocha na-aga n'ihu ugbua\"", + "Ebe foto si, Reuters", + "Onyeisiala mba Rọshịa bụ Vladimir Putin ezigarala ezinaụlọ ndị nwụrụ na ihe mberede ụgbọelu mere ụbọchị Wenezde ozi iti aka n'obi.", + "Akụkọ kwuru na Yevgeny Prigozhin bụ onyeisi ndịagha ọlụọ-ọla a kpọrọ 'Wagner Group' sọ na ndị nọ n'ụgbọelu.", + "N'ozi ya ụbọchị Tọzde, Putin sịrị, \"Banyere ụgbọelu kpọkasịrị, na mbụ a na m ezigara ezinaụlọ ndị nwụrụ na ya ozi iti aka n'obi.\"", + "\" Ọ bụ nnukwu ọdachi.\"", + "\"Ozi mbụ e nwetara na-ekwu na ndị ọrụ ụlọọrụ Wagner so na ndị nọ n'ụgbọelu ahụ, ndị a bụ ndị nyere aka n'ụzọ pụrụ iche n'agha anyị na-ebu na Yukren.\"", + "\" Anyị ma ma cheta nke a, anyị agaghị echefu ya.\"", + "Ndị ọ dị n'aka kwuru na mmadụ iri nọ n'ụgbọelu ahụ kpọkasịrị na nso Moscow nwụrụ.", + "Ebe foto si, Reuters", + "Aha onye ndụ otu agha ọlụọ-ọla na Rọshịa a kpọrọ 'Wagner Group' bụ Yevgeny Prigozhin dị n'aha ndị njem nọ ụgbọelu nwere ihe mberede na mpaghara Tver dị n'ugwu Moscow, dịka ụlọ ntaakụkọ mba Rọshịa siri kwuo.", + "Mmadụ iri nọ n'ụgbọelu ahụ nwere ihe mberede gụnyere Onyeisiagha Wagner bụ Dmitry Utkin nwụrụ.", + "Prigozhin bụ onye ndu ndịagha ọlụọ-ọla ya na ndị otu ya nupuuru gọọmentị mba Rọshịa ji ha alụ agha na Yukren isi n'ọnwa Juun afọ afọ 2023 .", + "Nke a butere ka Rọshịa nnukwu ọghọm dịka ha sọrọ ngọngọ n'agha ha na-ebu megide Yukren n'ọnwa ahụ.", + "Ebe foto si, Reuters", + "Ụlọntakụkọ 'Grey Zone' nke a na-eche na ha na otu Wagner nwere ihe jikọrọ ha wepụtara ozi na andịagha ụgbọelu gbaturu ụgbọelu 'Embraer na mpaghara Tver dị n'ugwu Moscow.", + "Ụgbọelu jet ahụ si Moscow Aga St Petersburg,dịkwa na Rọshịa bu ndị njem asaa na ndị ọrụ ụgbọelu atọ.", + "Ụlọ ntaakụkọ 'Tass\" kwuru na ụgbọelu ahụ wuru ọkụ dịka ọ dara n'ala.", + "Ha kwukwara na a hụla ozi mmadụ anọ.", + "Ebe foto si, Reuters", + "Yevgeny Prigozhin bụ onye ọgaranya mba Rọsụ̄ịa ji ịlụ agha nke Bekee kpọrọ 'mercenary' akpa ego.", + "Prigozhin bụbu ezigbo enyi Onyeisiala mba Rọshịa bụ Vladimir Putin ma bụrụ onye o ji ndị otu ya ebu agha na Yukren tupu ha see okwu onwa ole na ole gara agha n'ihi nghọtahịe dapụtara n'ọgụ Rọshịa na Ukraine.", + "Ya na Putin si n'obodo St Petersburg, dị na Rọshịa.", + "Nwa amadị ahụ bụ onye malitere ndụ ya dịka onye na-eme achịcha Bekee nwere ọtụtụ ụlọnri na mpaghara dị iche iche na Rọshịa.", + "Ọ bụ nlọnrị ya ka Putin na-akpọ ndị ọbịa puru iche o nwere aga.", + "Okwu dapụtara n'etiti ya na Putin dịka Prigozhin katọrọ,na-ezoghị ọnụ, Mịnịstrị nchekwa mba Rọshịa maka ebubo nrụrụaka nakwa esoghị ezi usoro n'agha ha megide Yukren.", + "N'abalị 23 nke ọnwa Juun 2023, ndị agha ya na-alụ agha na Yukren chere Moscow ihu nke mere ka agha ahụ tụgharịa.", + "Ọtụtụ hụrụ ya bụ ihe dịka mkparị nye Putin dịka onyeisiala Rọshịa", + "Ọ bụghị eziokwu na m gbahapụrụ Ojazzy Igbo gburu m ọja n'egwu 'Ojapiano' - KCEE22 Ọgọọst 2023", + "Nnamdi Kanu Supreme Court Case: Ihe anyị ma maka mbugharị ụbọchị ikpe ya21 Ọgọọst 2023", + "Ihe anyị ma maka ozu ụmụnwaanyị a chọtara n'Ohiya n'Abia steeti21 Ọgọọst 2023", + "Sexual harassment: Mahadum Unical akwụsịla Ndifon ọrụ n'ike maka ebubo mwakpo ụmụakwụkwọ ụmụnwaanyị17 Ọgọọst 2023", + "Tosin Silverdam, Tonto Dike na ndị ọzọ merela 'liposuction' na ihe ọghọm so ya18 Ọgọọst 2023", + "Mgbọtọ, mperete, ikporo na ihe olụndị dị iche iche na-akpọ nwagbọghọ n'ala Igbo23 Julaị 2023", + "Brice Oligui Nguema: Onye bụ nwoke ike a chụpụrụ Ali Bongo n'ọchịchị na Gabon?3 Septemba 2023", + "NA EME UGBU A Onyeisiala Tinubu akpọghachila ndị nnọchiteanya Naịjirịa na mba ụwa niile3 Septemba 2023", + "NA EME UGBU A Dog bite: ‘Ọ bụ ọgwụ ka m gara ịzụ oge nkịta tagburu nwa m’2 Septemba 2023", + "Mohammed Al Fayed nwebu Harrods anwụọla n'afọ 942 Septemba 2023", + "Ihe ndị ịmaghị maka otiegwu KCEE2 Septemba 2023", + "Ali Bongo: Tinubu, African Union, akatọọla etu ndị agha si chụtuo onyeisiala Gabon30 Ọgọọst 2023", + "Ali Bongo, Paul Biya... Lee mba Afrịka ndị isi ala ha nọrọla ogologo oge n'ọchịchị30 Ọgọọst 2023", + "Etu aka si kpara nwoke ji ehi o zutere n'ohi gaa akwamozu ọgọ ya nwoke31 Ọgọọst 2023", + "Nwa ọhụrụ nne ya mụrụ ma tụnye ya n'ụmị mposi anwụọla - Gọọmentị Anambra31 Ọgọọst 2023", + "Yevgeny Prigozhin : Etu e siri lie onyeisi 'Wagner Group'30 Ọgọọst 2023", + "Gịnị bụ 'Blue Economy' nke onyeisiala Tinubu kepụtara ọhụrụ?29 Ọgọọst 2023", + "Niger Coup: Mmachi Ecowas tinyere emetụtawala Niger- Abdusalam Abubakar23 Ọgọọst 2023", + "Mohammed Al Fayed nwebu Harrods anwụọla n'afọ 94", + "Igbo Proverbs: I dabanye n'ọnọdụ ndị a, were ilu igbo ndị a kwuo okwuEmelitere ikpeazụ na: 7 Juun 2020", + "Ali Bongo: Tinubu, African Union, akatọọla etu ndị agha si chụtuo onyeisiala Gabon", + "Brice Oligui Nguema: Onye bụ nwoke ike a chụpụrụ Ali Bongo n'ọchịchị na Gabon?", + "Penis Captivus: Ị tọkịrị n'ime nwaanyị, nọrọ jụụ ma mee ihe ndị aEmelitere ikpeazụ na: 9 Septemba 2020", + "Ihe mere ị ga-eji nwee ntụkwasiobi na BBC News", + "Usoro Ojiji", + "Gbasara BBC", + "Iwu Nzuzo", + "Kuki", + "Kpọtụrụ BBC", + "Do not share or sell my info", + "© 2023 BBC. BBC anaghị ahụta maka ọdịnaya nke saịtị ndị dị na mpụga. Usoro anyị maka njikọ dị na mpụga." + ] +} \ No newline at end of file diff --git a/articles/czkgd032m3no.json b/articles/czkgd032m3no.json new file mode 100644 index 00000000..cb6c9c3d --- /dev/null +++ b/articles/czkgd032m3no.json @@ -0,0 +1,109 @@ +{ + "published": "30 Ọgọọst 2023", + "sentences": [ + "Akụkọ", + "Egwuregwu", + "Ihe nkiri", + "Nke ka ewuewu", + "Akụkọ", + "Egwuregwu", + "Ihe nkiri", + "Nke ka ewuewu", + "Ebe foto si, Nigeria Presidency/Moussa Faki Mahamat/X", + "Otu jikọrọ mba Afrịka niile bụ 'African Union' akatọọla etu ndị agha mba Gabon si chụtuo onyeisiala ha bụ Ali Bongo ma weghara ọchịchị n'ike.", + "Nke a na-abịa dịka onyeisiala Naịjirịa bụ Bola Ahmed Tinubu katọkwara ihe a mere na Gabon ma kwusie ike na \"ike ọchịchị kwesịrị ịbụ ihe si n'aka ọha obodo, ọ bụghị ihe a na-ewere site n'ikike nke egbe\".", + "N'akwụkwọ ozi nke onyeisioche AU bụ Moussa Faki Mahamat wepụtara n'ehihie ụbọchị Wenezde, o kwuru na \"otu AU na-ahụ ihe na-eme na mba Gabon ma na-akatọkwa atụmatụ iweghara ọchịchị n'ike\".", + "Mahamat, bụbu Praịm Mịnịsta mba Chad, kwuru na ihe a ndị agha mere megidere iwu hibere otu AU nakwa iwu gbasara ntuliaka na ọchịchị onye kwuo uche ya n'Afrịka.", + "Ọ kpọkuru ndị agha Gabon ka ha tinye uche n'ọrụ ha nke bụ ịkwado na ichekwa okiri mba ha, ma hụkwa na onyeisiala Ali Bongo na ndị ezinụlọ ya enweghị mmerụahụ ọbụla.", + "O kwuru na ọ dị mkpa ka ndị agha ahụ nye ohere maka mkparịtaụka nke ga-eweta udo, ma laghachikwa n'usoro ọchịchị onye kwuo uche ya na-egbughị oge.", + "N'aka nke ọzọ, ọnụ na-ekwuru onyeisiala Tinubu bụ Ajuri Ngelale kwuru na \"Tinubu na ndị isiala mba niile so n'otu African Union na-ejikọ aka iji mara ụkwụ ọzọ ha ga-atụpụ maka ihe na-eme na Gabon\".", + "\"Ọ dị mkpa iso usoro iwu na ikpe ziri ezi oge niile iji mezie esemokwu na nghọtahie sitere na ntuliaka. Anyị agaghị ekwe ka nke a laa n'iyi na mpaghara Afrịka anyị a dị ukwu,\" Tinubu kwuru.", + "Ebe foto si, Screengrab/X", + "Foto a si n'onyonyo nke Ali Bongo wepụtara n'ehihie Wenezde dịka ndị agha jichiri ya", + "Onyeisiala mba Gabon bụ Ali Bongo emeela onyonyo ọhụrụ nke o tinyere n'akara Twitter ya ma kpọkuo ndị nkwado ya n'ụwa niile ka ha \"mee mkpọtụ\" maka etu ndị agha mba Gabon si jichie ya.", + "Cheta na ndị agha mba Gabon kwupụtara n'ụtụtụ Wenezde na ha ewerela ọchịchị n'ike na mba ahụ, dịka ha boro ebubo na ntuliaka ọkwa onyeisiala nke e mere na gabon n'izuụka gara aga jupụtara na nrụrụ aka.", + "N'onyonyo ahụ nke e tinyere na Twitter dịka o ji nkeji iri gafee elekere 12 nke ehihie, Ali Bongo sịrị: \"ana m akpọku ndị enyi anyị n'akụkụ ụwa niile ka ha mee mkpọtụ maka ihe na-emenụ\".", + "\"Ndị a ejidela m ebe a, ha jidere nwa m nwoke n'ebe ọzọ ma jidekwa nwunye m n'ebe ọzọ. Amaghị m ihe ọbụla na-emenụ ugbua. Ụnụ agbachila nkịtị, meenụ mkpọtụ.\"", + "Ebe ọ nọ mee onyonyo a bụ n'ime ụlọ ya maka na a hụrụ oche, kapet, nakwa akwụkwọ ọgụgụ dị icheiche\".", + "Ndị agha weghaara ọchịchị kwuru na ha ji Ali Bongo na ndị ezinụlọ ya na 'house arrest'. Ha boro otu nwa Bongo ebubo 'treason'.", + "Gabon election: Onyeisiala Ali Bongo chọrọ ịchị ugboro atọ26 Ọgọọst 2023", + "Abdourahamane Tchiani: Ọchịagha a ekwupụtala onwe ya dịka onyeisiala Niger Republic28 Julaị 2023", + "Ecowas ekewapụla Burkina Faso n'otu ha28 Jenụwarị 2022", + "Gabon army officers announce takeover on national television", + "Ndịagha mba Gabon apụtala n’ihe onyonyo TV ma kwuo na ha ewerela ọchịchị na mba ahụ.", + "Ha kwuru na ha na-akagbu mpụtara ntuliaka e mere n’ụbọchị Satọde, nke e kwupụtara onyeisiala ha bụ Ali Bongo dịka onye meriri.", + "Ụlọọrụ na-ahazi ntuliaka kwuru na Bongo nwetere ọkara abụọ n’ime ọkara atọ vootu ndị a tụrụ bụ nke ndị na-ama ya aka sị na nrụrụaka dị na ya.", + "Nchutu n’ọkwa ya ga-akwụsị ezinaụlọ ya ịnọ n’ọchịchị mba Gabon bụ nke ma jichiri kamgbe afọ iri ise na atọ (53yrs).", + "Ndịagha mmadụ iri na abụọ pụtara na TV n’ụbọchị Wenezde, kwuo na ha na-akagbu mpụtara ntuliaka ma “kposaa ngalaba gọọmentị niile na mba ahụ.”", + "Ha kwukwara na a gbachiela okeala niile e si abata na mba ahụ “ruo oge a na-amaghị mgba a ga-emepe ha.”", + "Otu onye agha kwuru n’ụlọọrụ mgbasaozi Gabon 24: “Anyị ekpebiela ichekwa udo site n’ịkwụsị ọchịchị nọ ugbua.”", + "Ọ sị na nke a bụ maka “ọchịchị na-amaghị ọrụ dịịrị ya nakwa na-enweghi usoro nke putara ngaghie nwereike ibute ọgbaghara n’obodo.”", + "Ebe foto si, Getty", + "Ndị ntaakụkọ Reuters na AFP kwuru na a nụrụ ụda egbe n’isi obodo mba ahụ bụ Libreville, dịka a gbasachara ozi ahụ na TV.", + "O nwebeghi azịza ọbụla si n’ọnụ gọọmentị mgbe ndịagha kwupụtachara mwere ọchịchị ahụ.", + "O nwere mkpesa dị iche iche banyere ntuliaka ahụ e mere n’ụbọchị Satọde.", + "Onye gbapụtara ihe na-ama Bongo aka n’ihu bụ Albert Ondo Ossa mere mkpesa na ọtụtụ ebe a na-atụ vootu enweghi akwụkwọ mbinyeaka ebe e dere aha ya. Ebe aha ndị ụfọdụ kwụsịrị ịzọ ọkwa ahụ ka dị n’ime ụfọdụ akwụkwọ ntuliaka.", + "Akụkọ kwuru na a kwụsịrị ndị ntaakụkụ si mba ndị ọzọ ịbata obodo ha bịa gbasaa ozi etu ntuliaka ahụ si aga.", + "Dịka e mechara ntuliaka, gọọmentị tinyere iwu onye apụla ezi ma machie igwe mgbasaozi n’ịntanetị na mba ahụ ma sị na ọ bụ n’ihi nchekwa.", + "Mmeri Bongo nke mbụ nwekwara mkpesa ndị dị aṅaa bụ nke a sị na nrụrụaka dị na ya. Nke ugbua e nwere mgbanwe na-edochaghị anya e mere n’akwụkwọ e ji ebinye aka n’izuụka ole ka e mee ntuliaka.", + "Onyeisiala Bongo banyere n’ọchịchị n’afọ 2009 mgbe nna ya bụ Omar nwụrụ.", + "N’afọ 2018 ọ rịara ọrịa mkpọnwụ ahụ nke mere na ọ rụghị ọrụ ihe ruru otu afọ, ndị mmadụ kpọrọ oku ka ọ rịtuo n’ọkwa.", + "N’afọ na-eso ya, ndịagha gbara mbọ iwere ọchịchị n’ike mana o nweghi isi, nke mere e jiri tụọ ndịagha kpara nkata ahụ nga.", + "Mwere ọchịchị n'ike na mba Gabon na-abịa dịka ndịagha mba Niger weere ọchịchị n'ike n'ụbọchị 26 Julaị, 2023.", + "Ebe foto si, bbc", + "Ebe foto si, Getty", + "A mụrụ Ali Bongo onye ezi aha ya bụ Alain Bernard Bongo n’ụbọchị 9 Febụwarị afọ 1959.", + "Ọ bụ nwa onye bụbu onyeisiala mba Gabon Omar Bongo Odimba na nwunye ya Josephine Kama.", + "Ọ gụrụ akwụkwọ n’otu ụlọakwụkwọ dị na Neuilly mba France ma gụọ maka iwu na mahadum Pari a kpọrọ Sorbonne dịkwa na France. O nwetekwara ọzụzụ na ngalaba iwu na mahadum Wuhan nke China n’afọ 2018.", + "Ọ banyere na ndọrọ ndọrọ ọchịchị n’afọ 1981 n’aha pati Gabonese Democratic Party.", + "Tupu ọ banye ndọrọndọrọ ọchịchị, Ali Bongo bụbu onye otiegwu a ma ama.", + "Ọ nọrọ n’ọkwa ọchịchị dị iche iche nke gụnyere; Minista na-ahụ maka mba ndị ọzọ, Onye omeiwu na-anọchị anya mpaghara Haut-Ogooue, minista na-ahụ maka nchekwa na ndị ọzọ.", + "N’afọ 2009, ọ banyere n’ọkwa dịka onyeisiala mba Gabon mgbe nna ya bụ Omar nwụrụ.", + "O mechara merie ntuliaka ịnọgide n'ọkwa onyeisiala nke ugboro abụọ, mana n'ọdị nso a o kwuru na ya ga-azọ ọchịchị nke ugboro atọ", + "N'ụbọchị Satọdee gara aga, Ali Bongo meriri ntuliaka ọkwa onyeisiala Gabon nke ugboro atọ, mana ọtụtụ nkatọ soro ya bụ ntuliaka dịka ndị ọkachamara kwuru na e nwere ọtụtụ nrụrụaka", + "Ebe foto si, AFP", + "N'afọ 2019, ọchịagha Kelly Ondo Obiang kwuru na ya na ndị otu ya ewegharala ọchịchị, mana ndị agha mechara jide ya na mmadụ anọ ndị ọzọ, tuọ ha mkpọrọ", + "Ndị agha mba Gabon weghaara ọchịchị n'ike n'afọ 1964 mgbe onyeisiala Leon Mba nọ n'ọchịchị.", + "Mana Mba laghachikwara n'ọchịchị dịka ụbọchị olemole gachara site n'enyemaka onyeisiala mba France n'oge ahụ bụ Charles de Gaulle.", + "Ọzọkwa, n'afọ 2019, otu onye agha aha ya bụ Kelly Ondo Obiang na ụfọdụ ndị agha kwupụtara na ha ewerela ọchịchị.", + "Obiang na ndị otu ya wakporo otu ụlọọrụ mgbasaozi gọọmentị wee kwupụta na ha achụtuola Ali Bongo n'ọchịchị n'ihi na ahụ esighi ya ike ịga n'ihu dịka onyeisiala.", + "N'oge ahụ, Bongo nọ n'ụlọọgwụ na mba Morocco ebe ọ na-anata ọgwụgwọ maka ọrịa mkpọnwụ akụkụ ahụ.", + "Mana atụmatụ mweghara ọchịchị a amịtaghị mkpụrụ chaachaa, ndị agha Gabon wakporo ụlọọrụ mgbasaozi ebe Obiang na ndị otu ya nọ, gbuo mmadụ abụọ n'ime ndị agha ahụ, ma jide Obiang na ndị agha asaa ọzọ na ndụ.", + "E mechara kpee ndị agha ahụ ikpe ma tụọ ha mkpọrọ.", + "Ndọrọndọrọ ọchịchị", + "Afịrịka", + "Ndịagha", + "Gabon", + "Mali: Gịnị ga-emezi mba tinyere nchekwa ya n'aka otu Wagner?29 Ọgọọst 2023", + "Niger coup: Nnwale ọchịchị onyekwuouche ya n'Ọdịda Anyanwụ Afrika2 Ọgọọst 2023", + "Niger Coup: Sanusi agaala zute onyeisi ọchịchị ndịagha Nijie9 Ọgọọst 2023", + "Nema adọọla aka na ntị dịka mba Cameroon na-akwao imepe 'Lagdo Dam'1 Ọgọọst 2023", + "Emmerson Mnangagwa: 'Agụ iyi' Zimbabwe emeriela ịbụ onyeisiala nke ugboro abụọ27 Ọgọọst 2023", + "Ihe anyị ma maka ozu ụmụnwaanyị a chọtara n'Ohiya n'Abia steeti21 Ọgọọst 2023", + "Brice Oligui Nguema: Onye bụ nwoke ike a chụpụrụ Ali Bongo n'ọchịchị na Gabon?3 Septemba 2023", + "NA EME UGBU A Onyeisiala Tinubu akpọghachila ndị nnọchiteanya Naịjirịa na mba ụwa niile3 Septemba 2023", + "NA EME UGBU A Dog bite: ‘Ọ bụ ọgwụ ka m gara ịzụ oge nkịta tagburu nwa m’2 Septemba 2023", + "Mohammed Al Fayed nwebu Harrods anwụọla n'afọ 942 Septemba 2023", + "Ihe ndị ịmaghị maka otiegwu KCEE2 Septemba 2023", + "Ali Bongo: Tinubu, African Union, akatọọla etu ndị agha si chụtuo onyeisiala Gabon30 Ọgọọst 2023", + "Ali Bongo, Paul Biya... Lee mba Afrịka ndị isi ala ha nọrọla ogologo oge n'ọchịchị30 Ọgọọst 2023", + "Etu aka si kpara nwoke ji ehi o zutere n'ohi gaa akwamozu ọgọ ya nwoke31 Ọgọọst 2023", + "Nwa ọhụrụ nne ya mụrụ ma tụnye ya n'ụmị mposi anwụọla - Gọọmentị Anambra31 Ọgọọst 2023", + "Yevgeny Prigozhin : Etu e siri lie onyeisi 'Wagner Group'30 Ọgọọst 2023", + "Gịnị bụ 'Blue Economy' nke onyeisiala Tinubu kepụtara ọhụrụ?29 Ọgọọst 2023", + "Niger Coup: Mmachi Ecowas tinyere emetụtawala Niger- Abdusalam Abubakar23 Ọgọọst 2023", + "Mohammed Al Fayed nwebu Harrods anwụọla n'afọ 94", + "Igbo Proverbs: I dabanye n'ọnọdụ ndị a, were ilu igbo ndị a kwuo okwuEmelitere ikpeazụ na: 7 Juun 2020", + "Ali Bongo: Tinubu, African Union, akatọọla etu ndị agha si chụtuo onyeisiala Gabon", + "Brice Oligui Nguema: Onye bụ nwoke ike a chụpụrụ Ali Bongo n'ọchịchị na Gabon?", + "Penis Captivus: Ị tọkịrị n'ime nwaanyị, nọrọ jụụ ma mee ihe ndị aEmelitere ikpeazụ na: 9 Septemba 2020", + "Ihe mere ị ga-eji nwee ntụkwasiobi na BBC News", + "Usoro Ojiji", + "Gbasara BBC", + "Iwu Nzuzo", + "Kuki", + "Kpọtụrụ BBC", + "Do not share or sell my info", + "© 2023 BBC. BBC anaghị ahụta maka ọdịnaya nke saịtị ndị dị na mpụga. Usoro anyị maka njikọ dị na mpụga." + ] +} \ No newline at end of file