-
Notifications
You must be signed in to change notification settings - Fork 3
Commit
This commit does not belong to any branch on this repository, and may belong to a fork outside of the repository.
- Loading branch information
1 parent
c8201a7
commit 06e741b
Showing
3 changed files
with
226 additions
and
0 deletions.
There are no files selected for viewing
This file contains bidirectional Unicode text that may be interpreted or compiled differently than what appears below. To review, open the file in an editor that reveals hidden Unicode characters.
Learn more about bidirectional Unicode characters
Original file line number | Diff line number | Diff line change |
---|---|---|
@@ -0,0 +1,78 @@ | ||
{ | ||
"published": "24 Julaị 2024", | ||
"sentences": [ | ||
"Akụkọ", | ||
"Egwuregwu", | ||
"Ihe nkiri", | ||
"Nke ka ewuewu", | ||
"Akụkọ", | ||
"Egwuregwu", | ||
"Ihe nkiri", | ||
"Nke ka ewuewu", | ||
"Ọnọdụ obibi na-akwanye njọ", | ||
"Ihe bụ isi sekpu ntị n'ọkụ ngagharịiwe a na-akpọ bụ akụnụba obodo Naijiria na-etikpọ etikpọ.", | ||
"Kemgbe Onyeisiala Bola Tinubu wepụrụ ego \"Subsidy\" mmanụ agbịdị n'ụbọchị 29 nke ọnwa Mee afọ 2023 ọnụ ahịa ihe niile jisike arị elu.", | ||
"Ndị mmadụ na-agbarụ ihu na ego ihe niile arịala elu nke mere na ha enweghị ike azụ kama nri nkịtị. Ụfọdụ ekwukwala na ha enweghị ike eri nri kama otu mgbe n'ụbọchị.", | ||
"Ngụkọ nke ụlọọrụ ndekọ bụ NBS n'ichafu wepụtara gosiri na otanisi eruola pasent ị 34.9 n'onwa Juun afọ a ebe otanisi kacha metụta bụ nri.", | ||
"Otanisi nri nozi na pasentị 40.87 karịa pasentị 15.6 ọ dịbu n'ọnwa Juun afọ 2023.", | ||
"Ihe ọzọ bụ na ọnụ mmanụ ụgbọala arịala elu ugboro anọ kemgbe afọ gara aga nke mere na ọnụ ahịa njem nakwa ngwa ndị ọzọ a na-ebugharị soro ya rịa elu.", | ||
"Ọnọdụ nchekwa ọjọọ", | ||
"Ọnọdụ nchekwa ọjọọ bụ ihe ọzọ na-echu ndị mmadụ ụra na Naijiria.", | ||
"Otu ụlọọrụ na-edekọ ihe banyere nchekwa na Naịjirịa kwuru na mmadụ 5, 710 nwuru na onwa isii mbụ n'afọ a bụ nke kachasị kemgbe afọ 2013.", | ||
"Onyeisi Tinubu na ndị isi ọrụ nchekwa ezutela onwe ha kwa mgbe kwa mgbe iji wepụta atụmatụ ga-ahụ na nchekwa dị mma.", | ||
"Ndị Gọvanọ ọwụwa anyanwụ zutekwara onwe ha n'izuụka ole ma ole gara aga iji kpaa maka nsogbu nchekwa na mpaghara ahụ.", | ||
"N'agbanyeghị nke a, ntọrị ka na-arị elu ọ kachasị na mpaghara ugwu.", | ||
"Ọnọdụ ahụike nakwa ọnụ ahịa ọgwụ", | ||
"Otu nwata nwaanyị gwara BBC na ọ na-ahọrọ n'etiti iri nri nakwa ịzụta ọgwụ dị mkpa na-azo ya ndụ n'ihi ọnụ ahịa ọgwụ na ebe ọ kwụzi ugbua.", | ||
"Ọ sị na kemgbe ọnụ ahịa ọgwụ o ji agwọ ọrịa Asthma riri elu, ọ na-ahazi onwe ya ofụma tupu ọ zụta ya.", | ||
"Onye ọzọ gwakwara BBC na ọ kwụsịla ịzụ ọgwụ Bekee ma jirizia mgbọrọgwụ agwọ onwe ya.", | ||
"\"Anaghị m aṅụzi mmiri oyi maka na o so n'ihe ndị na-akpalite ọrịa m, n'agbanyeghị na mkpomọkụ dị\" ka o kwuru.", | ||
"Ebe foto si, Getty Images", | ||
"Kemgbe izu olemaole gara aga ka ndị ntorobịa Naijiria na-ekwu na ha ga-eme ngagharịiwe iji gosi iwe ha maka ọnọdụ obibi ọjọọ dị na Naijiria ugbua.", | ||
"Ha na-eme nke a n'agbanyeghị oku ọtụtụ otu na-akpọ ha emena ya.", | ||
"Ngagharịiwe ahụ nke e ji #EndBadgovernanceinNigeria mara bụ nke e kwuru ga-amalite site n'ụbọchị mbụ nke ọnwa Ọgọọst na-abịa na-ebute nkewa n'etiti Naijiria niile dịka ụfọdụ ndị na-akwado ya ebe ndị ọzọ na-akatọ ya.", | ||
"Nke a na-abịa dịka gọọmenti mba Bangladesh na ụmụ akwụkwọ na-achịpu ya maka ngagharịiwe ha na-eme dịka ihe ruru mmadụ 150 nwụrụ na ya bụ ihe.", | ||
"N'otu aka ahụ gọọmenti mba Kenya ji nwayọọ e so ngagharịiwe nke ndị ntorobịa mba ha dịka mmadụ ruru iri nwụrụ mgbe ndị nchekwa ji aka ike chụsaa ndị gbakọrọ maka ya bụ ihe.", | ||
"Lee ihe BBC chọpụtara mere ka akwado ihibe ya mbụ.", | ||
"\"Onye Igbo ọbụla esonyekwala na ngagharị iwe ọbụla\" - Ohaneze19 Febụwarị 2024", | ||
"Gịnị ka ọ pụtara ma ụmụnwaanyị gbara ọtọ mee ngagharịiwe17 Febụwarị 2022", | ||
"Ihe mere anyị ji gbaa ndi na-eme ngaghariwe egbe ose anya ụnyahụ- ndị uweojii13 Juun 2021", | ||
"Ebe foto si, Getty Images", | ||
"Ebe foto si, Asiwaju Bola Tinubu/Facebook", | ||
"Kemgbe akụkọ banyere ngagharịiwe ji malite, ụfọdụ ndị mmadụ etinyela ọnụ na ya.", | ||
"Ndị ụlọomeiwu kpebiri n'izu gara aga na ha ga-enyefu ụgwọ ọnwa ha ruo ọnwa isii iji kwado mgbọ gọọmenti na-agba maka ọdịmma Naijiria.", | ||
"N'otu aka ahụ ha akụkọ kwuru na ha akpọọla oku ka a tụgharịa ọnụ ahịa ụgwọ latrik ebuliri.", | ||
"Gọọmentị n'onwe ha kesara gwongworo kwuru gwongworo bu osikapa na steeti niile dị na Naijiria iji belata agụụ.", | ||
"Onyeisiala Bola Tinubu arịọkwala ndị ntorobịa ha mịa mma n'ọbọ ma nwere ya ndidi ịhụ na ihe tụgharịrị na Naijiria.", | ||
"Dịka ihe si kwụrụ e nwebeghi otu pụtara kwuo na ọ bụ ha hibere ya bụ ngagharịiwe.", | ||
"Kama na otu ihe doro anya bụ na ndị ntorobịa na-ekwusi ike maka ya bụ ngagharịiwe na-akpọ onwe ha oku pụta sonye n'ụbọchị ahụ.", | ||
"Ahụike", | ||
"Naijiria", | ||
"Nchekwa ndị ụwe ojii", | ||
"Ịji ego achụ ego", | ||
"Akụ na ụba", | ||
"Gịnị mere ndị Naịjirịa ji chọrọ ime ngagharịiwe na-agbanyeghi nwụchi a na-anwụchi ha?28 Julaị 2024", | ||
"NA EME UGBU A, Ogbunigwe gbagburu ụmụaka 12 na Golan Heights ebutela esemokwu n'etiti Isreal na Hezbollah", | ||
"Ihe Peter Obi, Orji Uzor Kalu na ndịọzọ kwuru maka ọnwụ Ifeanyi Ubah27 Julaị 2024", | ||
"Etu ndị a ma ama si kwanyere Emmanuel Iwuanyanwu ugwu ikpeazụ25 Julaị 2024", | ||
"Ihe ndị na-akwado ime ngagharịiwe chọrọ n'aka gọọmenti26 Julaị 2024", | ||
"Gịnị ka “Gwo gwo gwo ngwo” egwu Mike Ejeagha a na-ewu ewu pụtara?23 Julaị 2024", | ||
"South East Development Commission na uru ọ ga-abara mpaghara Ọwụwa Anyanwụ24 Julaị 2024", | ||
"Aga m akpụpụ Bayo Onanuga n'ụlọikpe ma ọ bụrụ na ọ rịọghị m mgbaghara - Peter Obi23 Julaị 2024", | ||
"Gịnị butere esemookwu n’etiti Dangote na ndị ọchịchị Naịjirịa?23 Julaị 2024", | ||
"Ị maara uru nwa nwoke bara n'ezinaụlọ n'ala Igbo?18 Julaị 2024", | ||
"Etu ndị a ma ama si kwanyere Emmanuel Iwuanyanwu ugwu ikpeazụ", | ||
"Ka anyị jikọọ aka dozie Naịjirịa, hapụ ime ngagharịiwe - Osote onyeisiala Kashim Shettima", | ||
"Sex for Grades: Unilag achụọla ndị nkuzi abụọ BBC gbara n'anwụEmelitere ikpeazụ na: 8 Ọktọba 2019", | ||
"South East Development Commission na uru ọ ga-abara mpaghara Ọwụwa Anyanwụ", | ||
"Igbo Proverbs: I dabanye n'ọnọdụ ndị a, were ilu igbo ndị a kwuo okwu", | ||
"Ihe mere ị ga-eji nwee ntụkwasiobi na BBC News", | ||
"Usoro Ojiji", | ||
"Gbasara BBC", | ||
"Iwu Nzuzo", | ||
"Kuki", | ||
"Kpọtụrụ BBC", | ||
"Do not share or sell my info", | ||
"© 2024 BBC. BBC anaghị ahụta maka ọdịnaya nke saịtị ndị dị na mpụga. Usoro anyị maka njikọ dị na mpụga." | ||
] | ||
} |
This file contains bidirectional Unicode text that may be interpreted or compiled differently than what appears below. To review, open the file in an editor that reveals hidden Unicode characters.
Learn more about bidirectional Unicode characters
Original file line number | Diff line number | Diff line change |
---|---|---|
@@ -0,0 +1,69 @@ | ||
{ | ||
"published": "23 Julaị 2024", | ||
"sentences": [ | ||
"Akụkọ", | ||
"Egwuregwu", | ||
"Ihe nkiri", | ||
"Nke ka ewuewu", | ||
"Akụkọ", | ||
"Egwuregwu", | ||
"Ihe nkiri", | ||
"Nke ka ewuewu", | ||
"“Gwo gwo gwo ngwo” bụzi okwu dị n’ọnụ ọtụtụ mmadụ na soshal midia, ọkachasị Instagram, TikTok nakwa Facebook dịka otu onye a ma ama na-akpaọchị bụ Brain Jotter ji ya mee ihe onyonyo.", | ||
"Ihe onyonyo Brainjotter mere akwụsịghị naanị n’owuwu, ọtụtụ mmadụ jizi ya “Gwo gwo gwo ngwo” eme ihe onyonyo nke ha iji ṅọmie ihe Brainjotter mere.", | ||
"Na-agbanyeghi etu “Gwo gwo gwo ngwo” si n’ebe niile na soshal midia, ọtụtụ mmadụ na-agụ ya amaghị ihe ọ pụtara nakwa etu o siri malite.", | ||
"Ngwa buru oche gị ka anyị kọọrọ gị ihe ọ pụtara;", | ||
"Mike Ejeagha - Aghara m ihe egwu m gbaa ọsọ n'oge agha21 Julaị 2024", | ||
"Etu ndị ntoroọbịa sị tụkọta ego ma rụziere Mike Ejeagha ụlọ ochie ya4 Eprel 2021", | ||
"“Gwo gwo gwo ngwo” bụ ukwe egwu dị n’egwu akụkọ ifo nke otiegwu a ma ama bụ Mike Ejeagha tiri n’afọ 1983", | ||
"Aha egwu ahụ Mike Ejeagha tiri nke nwere ukwe egwu “Gwo gwo gwo ngwo” bụ “Ka esi le Onye Isi Oche” nke dị n’efere egwu ya “AKUKO N’EGWU”.", | ||
"Egwu ahụ (Ka esi le Onye Isi Oche) kọọrọ akụkọ ife etu Mbe siri ghọrịgbuo enyi ya bụ Enyi ma were ya isi lụọ Adaeze n’obodo ha.", | ||
"Nke a mere mgbe Ada Eze tozuru agbọghọ nọrọla ọtụtụ afọ na-enweghi onye o kwere ka ọ lụọ ya na-agbanyeghi ọtụtụ ndị bịara ịlụ ya.", | ||
"Eze jụrụ Ada ya ihe mere na ọ chọbeghi ịlụ di, Ada Eze kwuru na onye ọbụla ga-alụ ya ga-akpụtara nna ya Enyi.", | ||
"Mgbe ha na-ekwu nke a, ọ bụrụ na mbe nọ n’akụkụ na-ege ntị n’ihe Eze na Ada ya na-ekwu.", | ||
"Ngwa ngwa, Mbe gakwuuru enyi ya bụ Enyi, gwa ya na Eze kpọrọ ha oku na ọ ga-agba ọfalla ma sị na Eze kwuru na ọ ga-abụ onyeisioche n’emume ahụ.", | ||
"Dịka ha na-akwado ịga ọgbakọ ahụ, Mbe gwara Enyi ka ọ kwọrọ ya n’azụ ma tinye ya ụdọ n’olu ka ọ ghara isi n’azụ Enyi daa dịka ha na-aga njem.", | ||
"Mgbe ha na-aga n’ụzọ ka Mbe malitere ịgụ egwu ahụ sị;", | ||
"“Nna m Eze akpata m Enyi, Gwo gwo gwo ngwo!", | ||
"Nna m Eze akpata m Enyi, Gwo gwo gwo ngwo!", | ||
"Nwa Mbe ị sị na ị kpata onye? Gwo gwo gwo ngwo!", | ||
"Na asị m ala dube Enyi Chebe Enyi, ọ dị ka asị m akpata Enyi, Gwo gwo gwo ngwo!", | ||
"Ọkwa onye ga-abụ onyeisi oche? Gwo gwo gwo ngwo!", | ||
"Enyi na-aga na anyị so gị n’azụ, Gwo gwo gwo ngwo!”", | ||
"Mgbe ha ruru n’ụlọ Eze, Mbe were ụdọ ahụ dị n’olu Enyi tinye Eze n’aka ma gwa ya na ọ bụ Enyi ka o ji bịara ịlụ Ada ya nwaanyị.", | ||
"Etu a ka Mbe si were Enyi lụọ Ada Eze.", | ||
"Ebe foto si, BrainJotter", | ||
"Kamgbe izuụka ole ma ole Brainjotter ji egwu \"Gwo gwo gwo ngwo\" mee ihe nkiri 'skit', ọ malite iwu ebe niile.", | ||
"Ọtụtụ mmadụ malitere na-ajụjụ ajụjụ onye ka Mike Ejeagha bụ, ebe ọ nọ nakwa etu ọnọdụ si dịrị ya.", | ||
"Ndị maara ya ọfụma kọwara ebe o bi nke mere ụfọdụ ndị mmadụ agaala n'ụlọ ya ma nye ya onyinye dị iche iche.", | ||
"N'otu aka ahụ, Brainjotter n'onwe ya gara nleta n'ụlọ Ejeagha, kelee ya ma nyekwa ya onyinye gụnyere nde naịra abụọ (N2m).", | ||
"Ụfọdụ ndị mmadụ malitere ịkatọ ya ma sị na o ji egwu Mike Ejeagha na-enwete ego na soshal midia na ọ bụrụ naanị nde naịra abụọ ka ọ ga-enye ya.", | ||
"Mana Brainjotter kwuru na nke ahụ abụghị eziokwu, na ego o nyere bụ onyinye obi ọcha si n'akpa ya.", | ||
"Mike Ejeagha bụ otiegwu a ma ama na-akọ akụkọ ifo n’egwu ya.", | ||
"Ọ bụ nwafọ obodo Ezeagu dị n’Enugwu Steeti.", | ||
"A mụrụ ya n’ụbọchị anọ nke ọnwa Epril n’afọ 1930", | ||
"Ọ hapụrụ ụlọakwụkwọ n’afọ 1948", | ||
"Ejeagha ji iti ogene malitere itiegwu ka ọ na-etolite okoroọbịa n’afọ 1945 mgbe ọ nọ n’otu a kpọrọ ‘Coal Camp Boys’", | ||
"Ọ mụrụ ka e si akpụ isi n’afọ 1949 bụ nke ọ na-eme ma na-etikwa egwu.", | ||
"Ejeagha mechara kwụrụ n’onwe ya na-eti egwu bụ ebe o tiri efere egwu gụnyere; Akụkọ na Egwu, Ụwa mgbede ka mma, Onye ndịdị dgz.", | ||
"Aha a na-etukaarị ya bụ ‘Gentleman Mike’", | ||
"Ihe mkparị ọchị", | ||
"Akụkọ mgbe gboo", | ||
"Anụmanụ", | ||
"Ịkpa obi aṅụrị", | ||
"Abụ", | ||
"Omenala", | ||
"Vidio, Jaydee Bombshell: Ndị Igbo kwesịrị ị na-akwado onwe ha maka na ugbua bụ oge ha, Duration 3,5326 Julaị 2024", | ||
"Vidio, Gịnị ka “Gwo gwo gwo ngwo” egwu Mike Ejeagha a na-ewu ewu pụtara?, Duration 3,4523 Julaị 2024", | ||
"Vidio, Mike Ejeagha - Aghara m ihe egwu m gbaa ọsọ n'oge agha, Duration 2,577 Febụwarị 2019", | ||
"Ugwọọnwa opekatampe N70,000 enweghi ebe ọ ga-eruru anyị - Ndị ọrụ Bekee20 Julaị 2024", | ||
"Ihe mere ị ga-eji nwee ntụkwasiobi na BBC News", | ||
"Usoro Ojiji", | ||
"Gbasara BBC", | ||
"Iwu Nzuzo", | ||
"Kuki", | ||
"Kpọtụrụ BBC", | ||
"Do not share or sell my info", | ||
"© 2024 BBC. BBC anaghị ahụta maka ọdịnaya nke saịtị ndị dị na mpụga. Usoro anyị maka njikọ dị na mpụga." | ||
] | ||
} |
This file contains bidirectional Unicode text that may be interpreted or compiled differently than what appears below. To review, open the file in an editor that reveals hidden Unicode characters.
Learn more about bidirectional Unicode characters
Original file line number | Diff line number | Diff line change |
---|---|---|
@@ -0,0 +1,79 @@ | ||
{ | ||
"published": "25 Julaị 2024", | ||
"sentences": [ | ||
"Akụkọ", | ||
"Egwuregwu", | ||
"Ihe nkiri", | ||
"Nke ka ewuewu", | ||
"Akụkọ", | ||
"Egwuregwu", | ||
"Ihe nkiri", | ||
"Nke ka ewuewu", | ||
"Ebe foto si, Ohaneze Ndigbo", | ||
"Dịka onyeisi otu Ohaneze Ndigbo bụ Emmanuel Iwuanyanwu lara mmụọ, ọtụtụ ndị isi a hụrụ kwaba okpu na Naịjirịa apụtala ikwuputa mwute ha n'ọnwụ Iwuanyanwu.", | ||
"Ozi ezinaụlọ ya wepụtara kwuru na ọ nwụrụ n'ụbọchị Tọzde n'afọ 82 dịka ọ rịachara ọrịa obere oge.", | ||
"Onyeisiala Bola Tinubu si n'aka onye na-anọchite anya ya n'ihe gbasara mgbasaoizi bụ Ajuri Ngelale ziga ozi itiakanobi n'ezinaụlọ Iwuanyanwu.", | ||
"Ozi ahụ sị \"A ga-eji aha ọma ya (Iwuanyanwu) cheta ya mgbe niile\".", | ||
"O gwakwara otu Ohaneze Ndigbo nakwa ndị Igbo niile ha jide obi n'ọnwụ otu onye dị oke mkpa na mpaghara ahụ.", | ||
"Peter Mbah bụ aka na-achị Enugwu steeti pụtakwara zie ozi mwute nke ya", | ||
"\"E ji m mwute nabata ozi ọnwụ onye ndu pụrụiche n'ala Igbo niile\" ka o kwuru.", | ||
"Ọ sịkwa na Ahaejiagamba bụ aha e ji mara Onyeisi Ohaneze nwụrụ anwụ bụ onye banyere n'ọkwa otu ahụ mgbe ihe siri ike.", | ||
"N'ọnụ ya \"Ihe efunariala Ndigbo, Naịjirịa nakwa Afrịka niile\".", | ||
"Charles Chukwuma Soludo bụ aka na-achị Anambra steeti kwuputara mwute ya kwa n'ọnwụ Iwuanyanwu.", | ||
"Ọ kọwara na nwoke ahụ bụ onye ọ na-elegara anya ma jiri na-ama atụ n'ihe gbasara ọchịchị.", | ||
"\"Iwuanyanwu bụ onye na-achọ ndịnotu ma na-agba mbọ oke na ọdịmma ndị Igbo na Naịjirịa niile\" ka ozi ya kwuru.", | ||
"Emeka Ihedioha nke chịburu Imo steeti naanị ọnwa isii sokwa na ndị tinyere ọnụ n'okwu a", | ||
"O dere n'akara Twitter ya sị na Iwuanyanwu bụ ọpụrụiche n'ihe niile o mere gụnyere ijiegoachụego, ụlọụka, ndọrọndọrọọchịchị, egwuregwu nakwa mwulite obodo.", | ||
"\"Mụ na ezinaụlọ m na-ezigara ndị Imo, Ohaneze na ndị Igbo niile ozi itiakan'obi\" ka o dere.", | ||
"Eduola Emmanuel Iwuanyanwu n'iyi ọrụ dịka onyeisi ọhụrụ nke Ohaneze Ndigbo1 Mee 2023", | ||
"Emmanuel Iwuanyanwu: Ọ bụ isi kara aka ga-ebuli okiti nke Ohaneze Ndigbo17 Mee 2023", | ||
"Nnamdi Kanu bụ isi sekpụ ntị maka udo tọrọ atọ n'Ọwụwa Anyanwụ - Emmanuel Iwuanyanwu2 Mee 2023", | ||
"Ebe foto si, Emmanuel Iwuanyanwu/Facebook", | ||
"Akụkọ na-eru anyị ntị ugbua bụ na onyeisi Ohaneze Ndigbo bụ Emmanuel Iwuanyanwu anwụọla.", | ||
"Iwuanyanwụ nwụrụ dịka ọ gbara afọ 82.", | ||
"Ọnụ na-ekwuru otu Ohaneze Ndigbo bụ Alex Ogbonnia gwara BBC nke a n'ekwentị ma kwuo na \"ọ bụ eziokwu\".", | ||
"O kwukwara na ọ bụ n'ụlọọgwụ ka Iwuanyanwu nọ were lakwuru ndị ichie.", | ||
"Ozi ọzo nke nwa Iwuanyanwu bụ Jide Iwuanyanwu binyere aka kwuru na ọ nwụrụ n'ụbọvhị Tọzde dịka \"ọ rịachara ahụ obere oge\".", | ||
"\"Usoro akwamozu ya ga-apụta n'ọdịnịhu ma ezinaụlọ ya gbachaa izu\" ka ozi ahụ kwuru.", | ||
"Iwuanyanwu banyere n'ọkwa ọchịchị Ohaneze Ndịgbo dịka onye nọbu n'ọkwa ahụ bụ George Obiozor nwụrụ n'afọ 2022.", | ||
"Otu ndị okenye nke Ohaneze Ndigbo a na-akpọ 'Imeobi Ohaneze' họpụtara ya ma duo ya n'iyiọrụ n'ụbọchị 30 nke ọnwa Eprelu afọ 2023.", | ||
"Ebe foto si, Ohaneze Ndigbo", | ||
"N'ozi nnabata ọkwa ahụ, Iwuanyanwu sị na ya ji obi ya niile na-anabata ọrụ ịbụ onyeisi Ohaneze.", | ||
"O kwekwara nkwa na ọchịchị ya ga-agbado anya n'atụmatụ ga-eweta mwulite ọnọdụ agụmakwụkwọ, nkọpụta ihe oriri, mmepe obodo, mmepụta ọkụ latrik, mwulite ọnọdụ ahụike na ihe ndị ọzọ na mpaghara ala Igbo.", | ||
"Tupu ọ nwụọ, Ohaneze Ndigbo n'ọchịchị ya na-agba mgbọ ịhụ na atọghapụrụ Nnamdi Kanu bụ onyeisi otu ndị na-achọ mmwereonwe bụ Ipob ebe ọ nọ n'aka ndị DSS.", | ||
"A mụrụ Iwuanyanwụ onye e ji ‘Ahaejiejemba’ maara n’ụbọchị anọ nke ọnwa Sepụtemba, 1942 n’obodo Atta n’okpuruọchịchị Ikeduru, Imo Steeti.", | ||
"Ọ hụrụ akwụkwọ na mahadu Naịjirịa dị na Nsukka na ngalaba ‘civil engineering’.", | ||
"Ọ rụrụ ọrụ n’ụlọọrụ Hardel na Eric bụ ndị na-arụ ụzọ na ụlọ bụ nke o mechara zụta site n’aka ndị ofesi nwee ụlọọrụ ahụ.", | ||
"Ọ bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị nakwa onye oji ego achụnta ego a ma ama na Naịjirịa nakwa mbaụwa.", | ||
"Ọ bụ ya hibere otu egwuregwu bọọlụ Iwuanyanwu Nationale dị n’Owerri, nke a na-akpọzi Heartland FC ugbua.", | ||
"Ọ lụrụ nwunye ya Eudora Ozinyereaku Anyanwu bụ onye nwụrụla anwụ dịka ha mụtara ụmụ asatọ (nwoke atọ na nwaanyị ise).", | ||
"Ọ mechara lụọ Frances Iwuanyanwu ma nwee ọtụtụ ụmụ na ụmụ ụmụ ọ kachasị Nwadiuto Iheakanwa bụ onyeisi ụlọntaakụkọ Champion Newspaper.", | ||
"Iwuanyanwu bụbu onyeisioche ndị okenye Ohanaeze Ndigbo tupu a họpụta ya dịka onyeisi Ohanaeze n’ụwa gbaa gburu gburu.", | ||
"Naijiria", | ||
"Imo steeti", | ||
"Omenala", | ||
"Gịnị mere ndị Naịjirịa ji chọrọ ime ngagharịiwe na-agbanyeghi nwụchi a na-anwụchi ha?28 Julaị 2024", | ||
"NA EME UGBU A, Ogbunigwe gbagburu ụmụaka 12 na Golan Heights ebutela esemokwu n'etiti Isreal na Hezbollah", | ||
"Ihe Peter Obi, Orji Uzor Kalu na ndịọzọ kwuru maka ọnwụ Ifeanyi Ubah27 Julaị 2024", | ||
"Etu ndị a ma ama si kwanyere Emmanuel Iwuanyanwu ugwu ikpeazụ25 Julaị 2024", | ||
"Ihe ndị na-akwado ime ngagharịiwe chọrọ n'aka gọọmenti26 Julaị 2024", | ||
"Gịnị ka “Gwo gwo gwo ngwo” egwu Mike Ejeagha a na-ewu ewu pụtara?23 Julaị 2024", | ||
"South East Development Commission na uru ọ ga-abara mpaghara Ọwụwa Anyanwụ24 Julaị 2024", | ||
"Aga m akpụpụ Bayo Onanuga n'ụlọikpe ma ọ bụrụ na ọ rịọghị m mgbaghara - Peter Obi23 Julaị 2024", | ||
"Gịnị butere esemookwu n’etiti Dangote na ndị ọchịchị Naịjirịa?23 Julaị 2024", | ||
"Ị maara uru nwa nwoke bara n'ezinaụlọ n'ala Igbo?18 Julaị 2024", | ||
"Etu ndị a ma ama si kwanyere Emmanuel Iwuanyanwu ugwu ikpeazụ", | ||
"Ka anyị jikọọ aka dozie Naịjirịa, hapụ ime ngagharịiwe - Osote onyeisiala Kashim Shettima", | ||
"Sex for Grades: Unilag achụọla ndị nkuzi abụọ BBC gbara n'anwụEmelitere ikpeazụ na: 8 Ọktọba 2019", | ||
"South East Development Commission na uru ọ ga-abara mpaghara Ọwụwa Anyanwụ", | ||
"Igbo Proverbs: I dabanye n'ọnọdụ ndị a, were ilu igbo ndị a kwuo okwu", | ||
"Ihe mere ị ga-eji nwee ntụkwasiobi na BBC News", | ||
"Usoro Ojiji", | ||
"Gbasara BBC", | ||
"Iwu Nzuzo", | ||
"Kuki", | ||
"Kpọtụrụ BBC", | ||
"Do not share or sell my info", | ||
"© 2024 BBC. BBC anaghị ahụta maka ọdịnaya nke saịtị ndị dị na mpụga. Usoro anyị maka njikọ dị na mpụga." | ||
] | ||
} |