-
Notifications
You must be signed in to change notification settings - Fork 3
Commit
This commit does not belong to any branch on this repository, and may belong to a fork outside of the repository.
- Loading branch information
1 parent
dae8fa4
commit 43ea1d8
Showing
3 changed files
with
225 additions
and
0 deletions.
There are no files selected for viewing
This file contains bidirectional Unicode text that may be interpreted or compiled differently than what appears below. To review, open the file in an editor that reveals hidden Unicode characters.
Learn more about bidirectional Unicode characters
Original file line number | Diff line number | Diff line change |
---|---|---|
@@ -0,0 +1,87 @@ | ||
{ | ||
"published": "22 Maachị 2020", | ||
"sentences": [ | ||
"Akụkọ", | ||
"Egwuregwu", | ||
"Ihe nkiri", | ||
"Nke ka ewuewu", | ||
"Akụkọ", | ||
"Egwuregwu", | ||
"Ihe nkiri", | ||
"Nke ka ewuewu", | ||
"Ebe foto si, Food Ace/Instagram", | ||
"Gwam gwam gwam gwam nri i gaghị ejinwu ojoko nke ndị bekee na-akpọ Plantain were sie?", | ||
"Ojoko dị a ka nwa agbọghọ mara mma a na-atụkwasara eze oge mgbe gboo.", | ||
"OjokO na-enye ụmụ ihe na-enyemaka Bekee kpọrọ \"Iron\", \"Vitamins\", nakwa \"fiber\" n'ahụ.", | ||
"Onye afọ nri! Lekwa ihe mere ụtọ agwa ji aba n'ụmị", | ||
"Nutrition: Oke ibu abụghị na ahụ dị nwa gị", | ||
"Etu ị ga-esi jiri chocolate na-akwụkwọ nri chụọ nsogbu ụbụrụisi", | ||
"E nwereike isi, ihụn, ịghe, ịgwọ maọbụ sekọ ojoko esekọ.", | ||
"Lee ụzọ ole na ole ga-abụ isie Plantain ọ bụrụ ericha amịchaa aka.", | ||
"Nke m ga-ebuzo bupute bụ ojoko ahụrụ ahụ", | ||
"Ebe foto si, Food Ace/Instagram", | ||
"Nke a bụ mgbado ume ụmụ mmadụ ji ejide onwe ha ma agụrụ na-anyụ ha anya.", | ||
"A na-eji mmanụ nri na ụgba, ose na ogiri were esuru ya. Ụfọdụ na-ejikwa ofe tomanto eri ya.", | ||
"Gote ojoko chatụrụ acha", | ||
"Kpechasia azụ ya", | ||
"Hụnye ya n'ọkụ", | ||
"Na-akpagha ya ka ọ ghara ire ọkụ", | ||
"O ghee, ị kpachasịa ahụ ya", | ||
"Mepụta mmanụ Igbo were ya ripia ya.", | ||
"Ojoko eghere eghe", | ||
"Ebe foto si, Food Ace/Instagram", | ||
"Ndị akpịrị ibem bịanu oo. Biko kedụ nri bụ eze ma a sị ka e chi eze maka nri e ji agba ụtụtụ.", | ||
"I nwere ike iji akwa maọbụ akamụ were rie ya.", | ||
"E jikwa ojoko eghere eri ọsikapa.", | ||
"E jikwa ojoko eghere eghe eri beans makana ha abụọ bụ dị na nwunye na-ekweghị agbasa agbasa.", | ||
"E ji ojoko eghere eghe agwọ anụ, nke ndị bekee gizdodo.", | ||
"E jikwa ojoko eghere eghe eme kpekere nke bekee na-akpọ \"Plantain chips\".", | ||
"Ojoko e ji akwụkwọ nri gwọọ", | ||
"Ebe foto si, Food Ace/Instagram", | ||
"Nwanne ọ bụrụ na ọbara maọbụ ike kọrọ gị n'ahụ, ndị dọkịta na-adụkarị ọdụ ka i rie ojoko eji akwụkwọ nri were gwọọ.", | ||
"Ọ bụ ojoko na-achaghị acha ka e ji esi ya bụ nri.", | ||
"Bacha ojoko na-achaghị acha", | ||
"Bee ya kịrị kịrị ma sacha ya wunye n'ite.", | ||
"Gbanye mmiri na-agaghị agafe ogo unele ahụ rinne.", | ||
"Bee yabasi tinye na ya.", | ||
"Sụọ ịsha, ose na maggi tinye", | ||
"Tinye azụ ọkpọ maọbụ anụmanụ ọzọ na-amasị gị", | ||
"Ọ sụwa, ghewe were ngazi eji agwa gari wee tụgharịwa ya.", | ||
"Ọ rọkọọ etu isi chọọ, i fenye ya akwụkwọ nri.", | ||
"Fọtuo ya ozigbo.", | ||
"Nri egheela ooo.", | ||
"Ojoko esiri esi", | ||
"Ebe foto si, Food Ace/Instagram", | ||
"Onye ume na-adịghị ihụwa, ighe maọbụ igwọ, ga-esinwu ya etu ahụ ọ dị ma suo ya n'ofe ọbụla masiri ya.", | ||
"Ojoko esere ka nri ji", | ||
"Nke a ọ tụrụ gị n'anya? Ya atụkwala gị ma ncha. A na-akwọri ya ka aja ma sekọọ ya na akpụ were ya rie ofe gụrụ gị agụụ.", | ||
"Akụkọ ndị ga-amasị gị:", | ||
"Coronavirus ga-agabiga Abia maka na Abia dị n'akwụkwọ nsọ - Ikpeazu", | ||
"Adeboye kara ụka ya n'okpokoro ụlọụka Redeemed", | ||
"World food day: Ụdọdụ nri ndị Igbo anaghị erikawazị16 Ọktọba 2019", | ||
"Vidio, Nri ogbenye ọgaranya na-erizi5 Eprel 2018", | ||
"Nigerian Foods: Onye afọ nri! Lekwa ihe mere ụtọ agwa ji aba n'ụmị23 Febụwarị 2020", | ||
"'E nwere oge udo, nwee oge agha, ugbua bụ oge agha' - Praịm Mịnịsta Israelelekere 5 gara aga", | ||
"Ben Nwabueze, ọkaiwu nwere agba alaala mmụọ ka ọ gbachara afọ 9430 Ọktọba 2023", | ||
"Etu aka siri kpara nwokorobia a sị na-ezu ụmụaka,ere n'Enugwu steetielekere 9 gara aga", | ||
"Etu e si chọta ozu mmadụ karịrị 70 n'ebe a na-ere ehi na Lokpanta - Alex Otti1 Ọktọba 2023", | ||
"Etu mba Indonesi si jiri mmanụ nri mepụta mmanụ e ji akwọ ụgbọelu29 Ọktọba 2023", | ||
"'Akpọtara m nwa akwụkwọ na ndu, bịa ịkpọrọ ya ọ bụrụ n'ozụ'- Nwaanyị nwa ya si ụlọelu ụlọakwụkwọ ya daa, nwụọ23 Ọktọba 2023", | ||
"Ụlọikpe ewepula mmachi Ipob, kwuo ka enye Nnamdi Kanu ijeri 827 Ọktọba 2023", | ||
"Alaba International Market: Gọọmentị Legọs emepeela ahịa a ha mechiburu n'ihi ebubo iru unyi28 Ọktọba 2023", | ||
"Ihe gọọmentị kwuru maka nwa akụkọ Naịjirịa a sị e gburu na mba Philippines23 Ọktọba 2023", | ||
"Etu aka siri kpara nwokorobia a sị na-ezu ụmụaka,ere n'Enugwu steeti", | ||
"Ben Nwabueze, ọkaiwu nwere agba alaala mmụọ ka ọ gbachara afọ 94", | ||
"Igbo Proverbs: I dabanye n'ọnọdụ ndị a, were ilu igbo ndị a kwuo okwuEmelitere ikpeazụ na: 7 Juun 2020", | ||
"Kedụ ihe ndị agbụrụ ọzọ na-ekwukarị ha jiri mara ndị Igbo?Emelitere ikpeazụ na: 19 Jenụwarị 2023", | ||
"Gov Fubara impeachment plot: Ihe anyi maa maka nkata ịchụtu Gọvanọ River state", | ||
"Ihe mere ị ga-eji nwee ntụkwasiobi na BBC News", | ||
"Usoro Ojiji", | ||
"Gbasara BBC", | ||
"Iwu Nzuzo", | ||
"Kuki", | ||
"Kpọtụrụ BBC", | ||
"Do not share or sell my info", | ||
"© 2023 BBC. BBC anaghị ahụta maka ọdịnaya nke saịtị ndị dị na mpụga. Usoro anyị maka njikọ dị na mpụga." | ||
] | ||
} |
This file contains bidirectional Unicode text that may be interpreted or compiled differently than what appears below. To review, open the file in an editor that reveals hidden Unicode characters.
Learn more about bidirectional Unicode characters
Original file line number | Diff line number | Diff line change |
---|---|---|
@@ -0,0 +1,74 @@ | ||
{ | ||
"published": "28 Ọgọọst 2020", | ||
"sentences": [ | ||
"Akụkọ", | ||
"Egwuregwu", | ||
"Ihe nkiri", | ||
"Nke ka ewuewu", | ||
"Akụkọ", | ||
"Egwuregwu", | ||
"Ihe nkiri", | ||
"Nke ka ewuewu", | ||
"Ebe foto si, Getty Images", | ||
"Ọtụtụ omenala Igbo nwere bụ ihe ndị mmadụ ka na-akwadosi ike n'agbanyeghị na ọtụtụ amaghị ihe ha pụtara.", | ||
"Ịma atụ bụ etu mmadụ na-esi ete nzu Bekee a na-akpọ \"powder\" n'ihu maọbụ n'aka ma ọ garuo ebe a mụrụ nwa ọhụrụ, mana ọtụtụ amaghị ihe ya na ya so.", | ||
"Akụkọ a ga-etinye anya n'ụfọdụ omenala ndị a na mpụtara ha.", | ||
"Uru nzu bara n'ala Igbo", | ||
"Uru ọmụgwọ n'omenala Igbo", | ||
"Ihe di kwesịrị imere nwunye ya mụrụ nwa ọhụrụ", | ||
"Ite nzu maọbụ 'paụda'", | ||
"Maazị Ozioma Odinani bụ onye ihe omenala Igbo na-adị mma, kọwara na \"powder\" bụ ihe ndị agba ọhụrụ ji mere nzu.", | ||
"N'Igbo gboo, nzu bụ amụma ọcha.", | ||
"Talcum Powder: Kwụsilata ka isi ete nzu bekee maka ọrịa Kansa- Ọkammụta akpụkpọahụ", | ||
"Ozioma sị: \"a mụọ nwa ọhụrụ, a na-ahụ ya dịka onwe enweghị njọ, nke mere ndị mmadụ ji ete nzu iji mee ọṅụ nwa.", | ||
"Ihe aka e tere nzu pụtara:", | ||
"Ebe e tere nzu nwekwara ihe ọ pụtara.", | ||
"Ị hụ onye si ebe a na-eme ọṅụ tere nzu n'aka nri ya, o gosiri na ọ bụ nwa nwoke ka o si ọṅụ ya.", | ||
"Ọ bụrụ n'aka ekpe, ị mara na ọ bụ nke nwa nwaanyị.", | ||
"Eriri otubo nwa so n'ihe a na-akwanyere ezigbote ugwu n'ala Igbo.", | ||
"Dịka omenala siri dewe, a na-eli eriri otubo ebe a mụrụ nwa ahụ. Ya bụ, ugbua a na-aga ije, n'usoro omenala, e kwesịrị iwere eriri otubo nwa laa obodo nna ya gaa lie ya.", | ||
"Omenala a abụghị ihe a ka na-emesi ike ugbua, mana ụfọdụ ka na-eme ya.", | ||
"Ili alọ (placenta)", | ||
"Dịka eriri otubo, alọ bụkwa ihe a na-asọpụrụ nke ukwuu n'ala Igbo.", | ||
"Dịka eriri otubo, a na-eli uwo n'ebe nwa a mụrụ ọhụrụ si.", | ||
"Etu o si kwụrụ bụ na a ga-ahọta otu ukwu osisi n'ezinaụlọ nwa ọhụrụ ahụ, ma lie uwo ya n'ukwu osisi ahụ. Mana, ugbua, anaghịzị emekarị ya.", | ||
"Ebe foto si, Getty Images", | ||
"Mmadụ niile ma ihe bụ ọmụgwọ, nke bụ mgbe nne nwaanyị maọbụ nne di ya nọnyetụrụ ha iji nyere ha aka.", | ||
"Ọtụtụ mmadụ na-ahụ uru ọmụgwọ bara na etu nwaanyị mụrụ nwa ọhụrụ ga-esi nwete enyemaka nakwa nkwado.", | ||
"Ọmụmụ na-esokwa ya, ọkachasị ebe nwaanyị amụbeghị nwa mbụ.", | ||
"Ịgụ nwa aha", | ||
"Ndị Igbo na-eme emume ịgụ aha site n'ụbọchị asaa ruo ụbọchị 12 a mụchara nwa. Ihe a bụ oge a na-egosi obodo nwa ahụ.", | ||
"N'emume a, ezinaụlọ nakwa ndị obodo na ndị enyi ga-ezukọ kpeere nwa ahụ ekpere.", | ||
"Ugbua, ọtụtụ mmadu na-agazị ụka ime emume a ebe ọtụtụ anaghị eche ka oge a ruo tupu ha a gụọ nwa aha.", | ||
"Ibi ugwu", | ||
"Ibi ugwu bụbu ihe a na-eme nwa nwoke nakwa nwa nwaanyị, mana ugbua, ọ bụzị sọsọ nwa nwoke ka a na-ebi ugwu.", | ||
"A na-ebikarị nwa nwoke ugwu ma ọ gafechaa abalị atọ maọbụ karịa, a mụrụ ha.", | ||
"A na-asị na ọ dị mma ibi ugwu ahụ tupu nwata amata na ihe na-afụ ụfụ, dịka a na-eche na ihe anaghị afụ nwa ọhụru ụfụ etu ọ sị afụ nke katarala ahụ.", | ||
"Amachaghị uru ibi ugwu baara ndị Igbo mana a na-ekwu na ọ bụ ihe si n'oge gboo.", | ||
"Ụmụnwaanyị na-egoli maka mbugo ọnwa ọmụgwọ6 Juun 2018", | ||
"Ọmụgwọ ọ bụ omenala ga-akwụsị n'ala Igbo?15 Maachị 2018", | ||
"Maternal Mortality: Uche Jombo na ụmụnwaanyị ndị ọzọ kwuru ihe mere ha agaghị amụju ụlọ30 Disemba 2019", | ||
"'E nwere oge udo, nwee oge agha, ugbua bụ oge agha' - Praịm Mịnịsta Israelelekere 5 gara aga", | ||
"Ben Nwabueze, ọkaiwu nwere agba alaala mmụọ ka ọ gbachara afọ 9430 Ọktọba 2023", | ||
"Etu aka siri kpara nwokorobia a sị na-ezu ụmụaka,ere n'Enugwu steetielekere 9 gara aga", | ||
"Etu e si chọta ozu mmadụ karịrị 70 n'ebe a na-ere ehi na Lokpanta - Alex Otti1 Ọktọba 2023", | ||
"Etu mba Indonesi si jiri mmanụ nri mepụta mmanụ e ji akwọ ụgbọelu29 Ọktọba 2023", | ||
"'Akpọtara m nwa akwụkwọ na ndu, bịa ịkpọrọ ya ọ bụrụ n'ozụ'- Nwaanyị nwa ya si ụlọelu ụlọakwụkwọ ya daa, nwụọ23 Ọktọba 2023", | ||
"Ụlọikpe ewepula mmachi Ipob, kwuo ka enye Nnamdi Kanu ijeri 827 Ọktọba 2023", | ||
"Alaba International Market: Gọọmentị Legọs emepeela ahịa a ha mechiburu n'ihi ebubo iru unyi28 Ọktọba 2023", | ||
"Ihe gọọmentị kwuru maka nwa akụkọ Naịjirịa a sị e gburu na mba Philippines23 Ọktọba 2023", | ||
"Etu aka siri kpara nwokorobia a sị na-ezu ụmụaka,ere n'Enugwu steeti", | ||
"Ben Nwabueze, ọkaiwu nwere agba alaala mmụọ ka ọ gbachara afọ 94", | ||
"Igbo Proverbs: I dabanye n'ọnọdụ ndị a, were ilu igbo ndị a kwuo okwuEmelitere ikpeazụ na: 7 Juun 2020", | ||
"Kedụ ihe ndị agbụrụ ọzọ na-ekwukarị ha jiri mara ndị Igbo?Emelitere ikpeazụ na: 19 Jenụwarị 2023", | ||
"Gov Fubara impeachment plot: Ihe anyi maa maka nkata ịchụtu Gọvanọ River state", | ||
"Ihe mere ị ga-eji nwee ntụkwasiobi na BBC News", | ||
"Usoro Ojiji", | ||
"Gbasara BBC", | ||
"Iwu Nzuzo", | ||
"Kuki", | ||
"Kpọtụrụ BBC", | ||
"Do not share or sell my info", | ||
"© 2023 BBC. BBC anaghị ahụta maka ọdịnaya nke saịtị ndị dị na mpụga. Usoro anyị maka njikọ dị na mpụga." | ||
] | ||
} |
This file contains bidirectional Unicode text that may be interpreted or compiled differently than what appears below. To review, open the file in an editor that reveals hidden Unicode characters.
Learn more about bidirectional Unicode characters
Original file line number | Diff line number | Diff line change |
---|---|---|
@@ -0,0 +1,64 @@ | ||
{ | ||
"published": "29 Ọktọba 2023", | ||
"sentences": [ | ||
"Akụkọ", | ||
"Egwuregwu", | ||
"Ihe nkiri", | ||
"Nke ka ewuewu", | ||
"Akụkọ", | ||
"Egwuregwu", | ||
"Ihe nkiri", | ||
"Nke ka ewuewu", | ||
"Ebe foto si, Getty Images", | ||
"Mba Indonesia ejirila mmanụ nri mepụta mmanụ pụrụ ije e ji akwọ ụgbọelu, dịka mba ahụ na-eme nnyocha ịchọpụta ụdị mmanụ ndị ọzọ e nwereike iji na-eme ihe ma wetulata aka na mbubata mmanụ ụgbọala.", | ||
"Ọ bụ ụlọọrụ 'Garuda Indonesia' ji mmanụ ahụ pụrụ iche e ji mmanụ nri mepụta kwọọ ụgbọala Boeing 737-800NG nke bu ndị njem 100 si Jakarta gaa Surakarta.", | ||
"Ụlọọrụ mepụtara mmanụ ahụ pụrụ iche bụ ụlọọrụ 'Indonesia State Energy Firm PT Pertamina (PERTM.UL).", | ||
"Ha ji akụrụngwa a kpọrọ hydro-processed esters' nakwa 'fatty acids', site n'usoro tekịnụzụ a kpọrọ HEFA iji mepụta mmanụ a pụrụ iche site n'akị.", | ||
"Gịnị bụ ‘Dome’ a na-echekwa ihu eluigwe mba Isreal megide ogbunigwe?20 Ọktọba 2023", | ||
"Ọgba mbọ: Ọmịiko m nwere n’ebe onye ngwọrọ nọ mere m ji rụọ ‘electric wheel chair’ – Honesty Godwin3 Ọgọọst 2023", | ||
"Ụlọikpe ewepula mmachi Ipob, kwuo ka enye Nnamdi Kanu ijeri 827 Ọktọba 2023", | ||
"Ụlọntaakụkọ Reuters kwuru na ụlọọrụ Garuda mere ọtụtụ nchọcha n'ọnwa Ọgọsta nakwa na mmalite ọnwa Ọktoba maka mmanụ a pụrụ iche ha mepụtara.", | ||
"N'otu aka ahụ kwa, ụlọọrụ Pertamina kwuru na mmanụ ahụ ha ji mkpụrụ nkwụ mepụta na-ewetu mmepụta ikuku 'greenhouse gas', karịa mmanụ 'fossil fuel'.", | ||
"Harris Yahya bụ otu n'ime ndị isi na ngalaba mmepụta mmanụ nke mba Indonesia kwuru na mmanụ 'biofuel' ga-ewetu mmetụta 'greenhouse' n'ụwa.", | ||
"Ebe foto si, Getty Images", | ||
"N'afọ 2021 ka Indonesia bu ụzọ jiri mmanụ a pụrụ iche e si na mkpụrụ nkwụ mepụta kwọọ ụgbọelu si n'obodo Bandung gaa Jakarta, mana ụgbọelu ahụ ebughi ndị njem.", | ||
"Ndị ọ kacha mara kwuru na ngalaba njem ga achọ ihe ruru ijeri lita 450 nke mmanụ a pụrụ iche a kpọrọ 'Sustainable Aviation Fuel' (SAF) n'afọ 2050 iji nwee ike ịkwụsị iji mmanụ biofuel kpamkpam.", | ||
"Mana ụfọdụ mba ndị ọzọ na-akatọkwa atụmatụ a dịka ha na-ekwu na mmepụta mmanụ a ebe o buru ibu ga-ebute igbutu ọtụtụ osisi nkwụ ma kpata ihe a na-akpọ 'deforestation'.", | ||
"Otu European Union etinyela mmachi na mbubata mmanụ nkwụ. Ọzọkwa, kamgbe afọ 2022 ka Indonesia machiri mbupu mmanụ nri n'ụdị ọbụla.", | ||
"Ebe foto si, Getty Images", | ||
"ndị nnyocha sayensị amalitela nchọcha maka iji mmanụ si n'abụba ezi na ụmụ anụmanụ ndị ọzọ iji mepụta mmanụ e ji akwọ ụgbọelu", | ||
"N'ime afọ 20 gara aga, nchọcha miri emi na-aga n'ihu iji mata etu e nwereike iji were mmanụ si n'ahụ ụmụ anụmanụ maọbụ nsị ụmụ anụmanụ iji mepụta ihe dị icheiche.", | ||
"Nnyocha ọhụrụ gosiri na nke a abawanyela nke ukwuu n'ebe afọ 2006.", | ||
"Ụfọdụ mmanụ e mepụtara n'ụzọ dị otu a ka e jiri kwọọ obere ụgbọala na nnukwu ụgbọala dị icheiche dịka 'truck', mana gọọmentị na-enye nkwado iji mara ma a ga-ejinwu mmanụ ndị a kwọọ ụgbọelu, iji mee ka njem elu dịwanye ọcha.", | ||
"Dịka ngalaba na-ahụ maka njem na gburugburu na mba UK si kwuo, njem ụgbọelu ga-esi Paris gaa New York ga-ewe abụba si n'ahụ ọtụtụ ezi ọnụọgụgụ ha ga-eru 8,800.", | ||
"Mana ngalaba ndị ọzọ na-eji mmanụ si n'ahụ ụmụ anụmanụ nakwa nsị ụmụ anụmanụ eme ihe dị icheiche na-ekwu na ọ bụrụ na ngalaba njem elu malite ịchọ mmanụ ụmụanụmanụ ndị a, ọ ga-emetụta ha nke ọma maka na ọ ga-eme ka ngwaọrụ ha kọọ ụkọ.", | ||
"Tekinụzụ", | ||
"Indonesia", | ||
"Njem ụgbọelu", | ||
"Simeon Okezuo Nwobi: Onye bụ ụkọchukwu a Pope họpụtara dịka Bishọp Ahiara Diocese?14 Ọktọba 2023", | ||
"Teachers Salary: Kedụ ihe ndị nkuzi na-eri n'ụgwọọnwa n'Ugwu na Ndịda Naijiria? 11 Ọktọba 2023", | ||
"Ihe kpalitere m ji see eserese obodo Amagu nke fesara n'ịntanetị niile - Juliet Godwin1 Ọktọba 2023", | ||