Skip to content

Commit

Permalink
Mon Oct 16 2023 00:47:52 GMT+0000
Browse files Browse the repository at this point in the history
  • Loading branch information
github-actions[bot] committed Oct 16, 2023
1 parent 7334711 commit 4a658d8
Show file tree
Hide file tree
Showing 4 changed files with 315 additions and 0 deletions.
86 changes: 86 additions & 0 deletions articles/c4nvmjz3p5vo.json
Original file line number Diff line number Diff line change
@@ -0,0 +1,86 @@
{
"published": "11 Ọktọba 2023",
"sentences": [
"Akụkọ",
"Egwuregwu",
"Ihe nkiri",
"Nke ka ewuewu",
"Akụkọ",
"Egwuregwu",
"Ihe nkiri",
"Nke ka ewuewu",
"Ebe foto si, Getty Images",
"Onye dere ya, Uche Ezennia",
"Ndị mere akụkọ a, Broadcast Journalist",
"Ọktọba 2023",
"E nwere ndị kwuru na ụgwọ ọrụ ndị nkuzi dị n’eluigwe mana ụfọdụ na-akpọ oku ka e mewe ya n'ụwa dịka e si eme ya n'eluigwe.",
"Dịka ha si kwuo, ọrụ ndị nkuzi na-aru n'ihazị ndụ ụmụakwụkwọ bụ ihe kwesiri ụgwọ na nkwanyere ugwu n'ihi na onye ọbụla bara uru, nwere onyenkụzị pịcharaya.",
"Dịka iwu sị dị, onyenkuzi bụ onye kwesịrị inwe asambodo NCE,OND,HND maọbụ nke 'First Degree' n'agụmakwụkwọ.",
"N'akụkọ a, anyi lebanyere anya n'ụgwọọnwa ndị nkuzi na ego mgbakwuye a na-etinyere ha n' ego ọnwa na mpaghara Ọwụwa Anyanwu(East); Ọdịda Anyawu(West);Ugwu(North) na Ndịda Ndịda (South-South) Naijịrịa.",
"Otu onyenkuzị ụloakwụkwọ gọọmentị praimarị n' Abịa steeti gwara BBC Igbo na afo ịrị na ato gara aga ya malitere nkuzị na steeti ahụ, dịka onye nkuzị 'Grade 2', ihe e ji bidoro ya ọru bụ N6,000, ndị nkuzi Level 7 na 8 na-eri N10,000 na mbido.",
"‘’Otu ihe siri kwuru ugbua, anyi enweghị ndị nkuzị level 7na 8 n’ihi na gọọmentị Abia steeti ekweghị ewe ndị nkuzị ohụrụ n’oru.\"",
"\"Ndị nkuzị na-anwụ, a naghị eweta ndị ọhụrụ.\"",
"\"E nwekwara ndi nkuzị lara ezụmike nka, e nweghị ndị nọchịrị ha n’ọrụ, n’ịhị nke a, ndị nkuzị anyị nwere bụ ndị nkụzị ochie, ndị nọ 'Level 12 na13'.’’",
"Ọ gwara BBC Igbo na ụgwọọnwa o pekata mpe a na-akwụ ha bụ N52,000.",
"Ụgwọọnwa kachasi bụ N120,000 nke a na-akwụ ndi nkuzi 'Level 16' n' Abia steeti .",
"O kwuru na anaghị enye ha ego mgbakwunye, a nakwaghị etinyere ha ego n’ụgwọọnwa.",
"Ebe foto si, Getty",
"N' ajụjụọnu anyị gbara otu onye nkụzị 'Level 10 ọ rụọla ọrụ nkuzị afo iri na ise ma na-akụzi n’ụlọakwụkwo gọọmentị na Sokoto steeti, gwara anyi na ụgwọọnwa ya nọ n’agbata N76,000 rue N77,000.",
"Ọ gwara BBC Igbo na ego o pekata mpe a na-akwọ ndị nkuzị na Sokoto steeti bụ N38,000 nke a na-akwụ ndị nkuzị 'Level 7 na 8'.",
"Onye nkuzị ọzọ na- akuzị n'ụlọakwụkwọ gọọmentị na Sokoto nọ 'Level 13', gwara anyi na ụgwọọnwa ya erughị N30,000.",
"Ebe foto si, Getty",
"Legos steeti bụ steetị a ma dịka ‘’Centre of excellence’’ gbalitere n'ihe ha na-akwụ ndị nkuzi dịka nchọpụta anyị si gosi.",
"Ndị nkuzi ndị nọ 'Level 8' bụ ndị a na-akwụ ego pekata mpe N60,00 rue N80,000.",
"Otu Onye nkuzi gwara anyị sị, \"Ndị a na-akwụ egọ kachasi bụ level 17, ego ha nọ na agbata 300,000 ruọ 400,000, ọ bụ ha bụ ndị ịsị anyị.\"",
"O kwuru na Legos steetị na-agbalị ma atụlee ya na steetị ndị ọzọ na Naijiria.",
"Gọọmentị Legos steetị na-etinyere ha ego n’ụgwọ onwa ha, nakwa ego mgbakwunye nke anaghị ewepụ ego ụtụịsị.",
"",
"N'Oyo steeti, otu jikọrọ ndị nkuzi bụ 'Nigerian Union of Teachers'(NUT)) nke steeti ahụ gwara anyi na ufodu ndị nkuzị anaghị enweta ụgwọ ọrụ ha mgbe ọ kwesịrị, ebe ụfọdụ na-enweta.",
"Dịka Onyeịsị otu NUT nke Oyo steetị (NUT) siri kwu, ‘’Ọdimma onye nkuzị si na aka steetị o na-akuzị, ego mgbakwunye Gọọmentị Etiti wepụtara iji nyere ndị nkuzị aka, nke akporo TSS (teachers salary scheme)enyerela ụfodụ ndị nkuzị aka, ọkachasị Oyo steetị nakwa steetị ndịozọ bidogoro ịmeya’’",
"\"Ọ bughi steeti nile na akwụ ndị nkuzị ha TSS a, ihe ego a pụtara bụ na aga agbakọnye 27 percentị egọ ugwọ onwa onye nkuzị, tinye ya n’ụgwọ owa ya ma kwuọ ya, nke a ga eme ka ego ndị nkụzị gbagote’’.",
"Steetị dịka Kogi steeti adighị akwụ ndị nkuzị ụgwọ mgbe e kwesiri.",
"Ọ gwara anyi na ego pekarisịrị a na-akwụ onye nkuzi n' Oyo steetị bụ #50,000 nke a na- akwọ ndị 'Level 7&8'",
"Ego kachasi ana agwọ ndị nkuzị n' Oyo steetị nọ n’agbata N500,000 nke a na akwụ ndị 'Level 17'.",
"Etu ndị nkuzị si ebị ndụ n’onodu akunauba Niajịrịa ugbu a.",
"Bido n’onye nkuzị ịzizị ruo na onye nzuzị ịpeazu anyi gbara ajuju anu, ha nile kwuru na ọdịhoro ha ọfelee, ụfodụ kwuru na ha amalitela njem okpa iji hụ na ha jere ụlọakwụkwọ n’ịhị na ego ụgbọala ariala.",
"Ha kwuru na ego ụgwọ onwa ha anaghị ezụrụ ha iji zụta ihe ha chọrọ n’ahia.",
"Otu onye nkuzị ụlọakwụkwọ Gọọmentị Bayelsa steetị kwuru na ihe e ji ebidoro ndị nkuzị ọrụ na Bayelsa steetị bụ agbata N50,000 na N53,000 nke a na-akwụ ndị 'Level 7&8.",
"Ego kachasị a na-akwụ ndị nkuzị na Bayelsa steeti nọ n'agbata N397,00 na N400,000.",
"Onye nkuzị ọzọ na Bayelsa steetị gwara anyi na Gọọmentị ọhụrụ Bayelsa amalitela itinyere ha ego mgbakwunye n’ego onwa ha.",
"Ndị okwa 'Level 01 ruo 'Level 06 na-enweta N20,000",
"Ndị okwa 'Level 07 ruo Level 010 n’enweta N30,000",
"'Level 12 ' rue 'Level 14' na-enweta N40,000",
"'Level 15' ruo 'Level 17' na-enweta N50,000",
"Ebe foto si, Getty",
"Bido n’onye nkuzi mbụ rue nke ikpeazu anyi gbara ajuju ọnu, ha nile kwuru na ọdịghịrị ha ofele dịka ọnụahịa ihe nile rịrị n'ihi mwepụ ego mkwụbilita ego mmanụ ụgbọala.",
"Ụfodụ kwuru na ha amalitela iji ụkwụ aga iji hụ na ha gara ụlọakwụkwọ n’ihi na ego ụgbọala arịala.",
"Ha kwuru na ego ụgwọonwa ha anaghị ezuru zụta ihe ha chọrọ n’ahia.",
"Legọsị",
"Naijiria",
"Ọmụmụ na mmụta",
"Sunday Igboho: Ebe ka onye ndu 'Yoruba Nation' nọ ugbua?9 Ọktọba 2023",
"Gịnị bụ Hamas? Gịnị na-eme n'Izrel n'okeala Gaza? Na ajụjụ ndị ọzọ...9 Ọktọba 2023",
"Drambi Vandi: Ụlọikpe amaala onye uweojii gbagburu Bolanle Raheem ikpe ọnwụ9 Ọktọba 2023",
"Israel-Gaza crisis: Ihe ise gbara ọkpụrụkpụ mere ọhụrụ a14 Ọktọba 2023",
"NA EME UGBU A Etu ‘Transformer’ si gbaa, gbagbuo mmadụ isii1 Ọktọba 2023",
"Simeon Okezuo Nwobi: Onye bụ ụkọchukwu a Pope họpụtara dịka Bishọp Ahiara Diocese?14 Ọktọba 2023",
"Bola Tinubu diploma: Ọ bụ eziokwu na o ji asambodo adịgboroja? Lee ihe BBC Disinformation chọpụtara11 Ọktọba 2023",
"Multiple Taxation: Etu oke ụtụisi si awapụ ndị ahịa, ọkwọụgbọala ọgọdọ n'Ọwụwa Anyanwụ10 Ọktọba 2023",
"Lee ụfọdụ ndị Ipob ụlọikpe sị ka a tọhapụ ma kwụọ ha ụgwọ 12 Ọktọba 2023",
"Teachers Salary: Kedụ ihe ndị nkuzi na-eri n'ụgwọọnwa n'Ugwu na Ndịda Naijiria? 11 Ọktọba 2023",
"'Anyị a na-alụ agha?' Ndị bi na mpaghara Okigwe na-ebegara gọọmentị akwa enyemaka8 Ọktọba 2023",
"Father Okunerere kwesịrị ka e too ya ọ bụghị itinyere ya ọgbatauhie - Fada Mbaka",
"Simeon Okezuo Nwobi: Onye bụ ụkọchukwu a Pope họpụtara dịka Bishọp Ahiara Diocese?",
"Igbo Proverbs: I dabanye n'ọnọdụ ndị a, were ilu igbo ndị a kwuo okwuEmelitere ikpeazụ na: 7 Juun 2020",
"Nsibidi: Akara ochie e jiri mara ndị IgboEmelitere ikpeazụ na: 13 Julaị 2019",
"Sex for Grades: Unilag achụọla ndị nkuzi abụọ BBC gbara n'anwụEmelitere ikpeazụ na: 8 Ọktọba 2019",
"Ihe mere ị ga-eji nwee ntụkwasiobi na BBC News",
"Usoro Ojiji",
"Gbasara BBC",
"Iwu Nzuzo",
"Kuki",
"Kpọtụrụ BBC",
"Do not share or sell my info",
"© 2023 BBC. BBC anaghị ahụta maka ọdịnaya nke saịtị ndị dị na mpụga. Usoro anyị maka njikọ dị na mpụga."
]
}
91 changes: 91 additions & 0 deletions articles/c4nxzjxynvno.json
Original file line number Diff line number Diff line change
@@ -0,0 +1,91 @@
{
"published": "11 Ọktọba 2023",
"sentences": [
"Akụkọ",
"Egwuregwu",
"Ihe nkiri",
"Nke ka ewuewu",
"Akụkọ",
"Egwuregwu",
"Ihe nkiri",
"Nke ka ewuewu",
"Kama na asambodo ndị ahụ nwere ozi dị iche gbasara ụbọchị ọmụmụ Tinubu.",
"O nweghi ihe akaebe gosiri na asambodo nke Onyeisiala Naijiria bụ Bola Tinubu tinyere ndị ụlọọrụ ntuliaka bụ adigboroja dịka nchọpụta BBC si gosi.",
"Ebubo na asambodo nke Onyeisiala Tinubu nwere bụ nke a rụrụ arụ malitere iwu na soshal midia dịka Mahadum steeti Chicago mepere ndekọ agụmakwụkwọ ya n'izu gara aga.",
"Anyị eleela anya n'ụfodụ ebubo kacha ibe ha ewu.",
"Mwepụta ndeko agụmakwụkwọ nke Onyeisiala bụ ngwụcha otu ikpe dị n'ụlọikpe nke otu onye ya na ya so zọ ọkwa onyeisiala n'ọnwa Febrụwarị bụ Atiku Abubakar nke People's Democratic Party (PDP)",
"Abubakar na-atụ anya ka akagbuo mmeri Tinubu dịka o bochara ya ebubo iwepụta asambodo Business Administration adigboroja nke afọ 1979 o nyere ụlọọrụ Inec.",
"Iji nweta ihe akaebe maka ikpe ya, Abubakar gara n'ụlọikpe nke dị na mba Amerịka na-arịọ ka ákwà ye Mahadum Chicago ahụ ọkụ n'ike iwepụta ndekọ agụmakwụkwọ nke Tinubu site n'atumatu a kpọrọ 'Discovery' ebe ndị okaiwu na-eke ihe nchọpụta na akaebe ma a na-ikpe.",
"Ndị okaiwu Tinubu chọburu ka e kpuchie ya bụ okwu mana ụlọikpe jụrụ ajụ ma kwuo ka a gaa n'ihu gbaa ya n'anụ.",
"Akwụkwọ ndị Atiku chọrọ gụnyere",
"Otu asambodo nke Mahadum Chicago nyere mmadụ na 1979",
"Ihe yiri asambodo nke Mahadum Chicago nyere Tinubu n'afọ 1979",
"Ihe yiri asambodo kpom kwem nke n'ụzọ niile bụ nke e nyere ụmụ akwụkwọ ndị ọzọ yiri nke e nyere Tinubu na 1979.",
"Akwụkwọ ndị ọzọ si Mahadum nke Jamar Orr bụbu onye ọrụ ebe ahụ binyere aka site n'otu afọ bido n'ụbọchị mbụ nke Ọgọst 2022.",
"Iji zaa ọchịchọ nke mbụ, Mahadum Chicago wepụtara asambodo asaa si na nkụzi dị icheiche ebe e zoro aha ndị nwe ya. Dịka onye ọrụ Mahadum ahụ si kwuo, ndị nwe ya bụ asambodo abiabeghi nara ya.",
"Iji zaa ọchịchọ nke abụọ, Mahadum Chicago kwuru na ha achọtanwughị asambodo ahụ n'ihi na ha anaghị edebe ihe yiri asambodo ndị ha nyerela ụmụ akwụkwọ.",
"Iji zaa ọchịchọ nke atọ, Mahadum Chicago kwuru na nyere Tinubu asambodo ọzọ e dere ụbọchị 27 Juun 1979 na ya. Ha gosikwara asambodo ndị ọzọ yiri nke Tinubu.",
"Iji zaa ọchịchọ nke anọ, Mahadum Chicago wepụtara asambodo ndị ọzọ nke Mazi Orr n'onwe ya binyere aka.",
"Ebe foto si, Getty",
"Atiku Abubakar na-agbagha mmeri Bola Tinubu na ntuliaka Febrụwarị afọ 2023 dịka ọ ritere ọkwa nke abuo",
"N'oso mkpebi okaikpe nyere, onye okaiwu Abubakar bụ Angela Liu gbara Caleb Westberg bụ onye mbinye aka nke Mahadum Chicago ajụjụ ọnụ.",
"E gosiri BBC mpụtara ajụjụ ọnụ a si n'aka ọnụ na-ekwuru Abubakar bụ Phrank Shaibu.",
"Ụfọdụ mmadụ na soshal midia na Naijiria na-ekwu na asambodo ndị Mahadum Chicago wepụtara nakwa ajụjụ ọnụ a gbara Westberg gosiri na asambodo Tinubu nyere Inec bụ adigboroja. Kalu Kalu bụ otu onye okaiwu Abubakar kwukwara nke a na mgbasaozi mere n'izuụka gara aga.",
"Anyị chọpụtara na o nweghi ihe akaebe kwadoro okwu a.",
"Ọtụtụ ndị mmadụ na soshal midia na-agbasa akụkọ ụgha maka ajụjụ ọnụ nke Caleb Westberg bụ onye mbinye aka Mahadum Chicago ugbua.",
"CSU wepụtara ụfọdụ asambodo site na 1979 rue 2003. Anyị nyochara ha niile.",
"E nwere asambodo atọ dị iche nke Tinubu anyị ga-eji ma atụ n'akụkọ a niile:",
"Nke mbụ bụ nke ezigbo ya si 1979 bụ nke o kwugoro funariri ya mgbe ọ gbara ọsọ ndụ n'afọ ndị 1990s.",
"Nke abụọ o nyere Inec bụ asambodo nnọchianya si CSU ( o yiri asambodo CSU na-enye ndị mmadụ n'afọ 1990s)",
"Ọzọ kwa, CSU ji asambodo nnọchianya ọzọ nke Tinubu echere si afọ ndị 2000s ọ nataghị ha.",
"Ebubo na-efegharị na soshal midia gbadoro ụkwụ na nyocha asambodo nke Tinubu nyere Inec nakwa asambodo nke 1979 CSU wepụtara.",
"Mgbe a na-agba Westberg ajụjụ ọnụ, okaiwu Abubakar gbadoro anya na asambodo nke Onyeisiala Tinubu nyere Inec ma kwuo na ọ dị iche na asambodo nke ndị ọzọ CSU wepụtara.",
"Ebe Westberg kwetara na ọ dị iche eziokwu, ọ kwukwara na o yiri asambodo atọ ndị ọzọ nke CSU nyere Abubakar.",
"Nyocha anyị mere kwadoro nke a. Ihe pụtaziri bụ na ihe dị iche na asambodo ahụ bụ maka na eweputara ya ọzọ n'afọ ndị 1990s.",
"Westberg kọwara na atụmatụ asambodo CSU agbanweela ụfọdụ oge n'afọ ndị gara aga.",
"O kwuru na mwepụta asambodo ọbụla ga-adị etu ọ na-adị n'agbanyeghị mgbe onye ahụ ji gụchaa akwụkwọ.",
"Nke a mere na ọ bụrụ na Tinubu wetara asambodo ọzọ n'afọ 1990s, ihe a ga-enye ya ga-abụ etu asambodo si adị mgbe ahụ.",
"Ebe foto si, Chicago State University",
"Asambodo CSU nyere ụmụ akwụkwọ n'afọ 1998 na 1999. Nke Tinubu nyere Inec yiri nke 1998",
"Asambodo atọ ndị si n'afọ ndị 1990s nke CSU wepụtara yiri nke Tinubu ji.",
"Otu n'ime ha bu ubochi 18 Disemba 1998 yiri (e wezụga aha, klassi nakwa ụbọchị) asambodo nke Tinubu nyere Inec.",
"Westberg kwukwara na CSU anaghị edekọ mgbe ụmụ akwụkwọ ochie ji ana asambodo nnọchianya nke mere na edetughi mgbe niile Tinubu nara asambodo ya ọzọ.",
"Nke ọ nyere Inec nwere ebe ekepụrụ njirimara mahadum ahụ nke Westberg kwuru na o nwereike ichapụ mgbe e mere ya \"photocopy\"",
"Anyị nyochara asambodo ahụ were chọpụta n'ezie na akụkụ ya chapụrụ achapụ mgbe e mere ya \"photocopy\".",
"Ebe foto si, ...",
"Nke a bụ asambodo Tinubu nyere Inec. Ebe akara mmemme gosiri ebe chapụrụ achapụ",
"BBC kpọtụrụ ndị otu Tinubu inweta otu asambodo ahụ. Ha zitere ihe ha kwuru bụ naanị asambodo ahụ fọrọ. Ọ bụ akwụkwọ dị ọcha dịrị oji ma yie nke ha zigaara Inec.",
"Amerika",
"Ndọrọndọrọ ọchịchị",
"Bola Tinubu",
"Atiku Abubakar",
"Naijiria",
"Ntuliaka onyeisiala Naịjirịa 2023",
"Ozi asị",
"Ndọrọndọrọ ọchịchị Naịjirịa",
"Multiple Taxation: Etu oke ụtụisi si awapụ ndị ahịa, ọkwọụgbọala ọgọdọ n'Ọwụwa Anyanwụ10 Ọktọba 2023",
"Gịnị bụ Hamas? Gịnị na-eme n'Izrel n'okeala Gaza? Na ajụjụ ndị ọzọ...9 Ọktọba 2023",
"Drambi Vandi: Ụlọikpe amaala onye uweojii gbagburu Bolanle Raheem ikpe ọnwụ9 Ọktọba 2023",
"Israel-Gaza crisis: Ihe ise gbara ọkpụrụkpụ mere ọhụrụ a14 Ọktọba 2023",
"NA EME UGBU A Etu ‘Transformer’ si gbaa, gbagbuo mmadụ isii1 Ọktọba 2023",
"Simeon Okezuo Nwobi: Onye bụ ụkọchukwu a Pope họpụtara dịka Bishọp Ahiara Diocese?14 Ọktọba 2023",
"Bola Tinubu diploma: Ọ bụ eziokwu na o ji asambodo adịgboroja? Lee ihe BBC Disinformation chọpụtara11 Ọktọba 2023",
"Multiple Taxation: Etu oke ụtụisi si awapụ ndị ahịa, ọkwọụgbọala ọgọdọ n'Ọwụwa Anyanwụ10 Ọktọba 2023",
"Lee ụfọdụ ndị Ipob ụlọikpe sị ka a tọhapụ ma kwụọ ha ụgwọ 12 Ọktọba 2023",
"Teachers Salary: Kedụ ihe ndị nkuzi na-eri n'ụgwọọnwa n'Ugwu na Ndịda Naijiria? 11 Ọktọba 2023",
"'Anyị a na-alụ agha?' Ndị bi na mpaghara Okigwe na-ebegara gọọmentị akwa enyemaka8 Ọktọba 2023",
"Father Okunerere kwesịrị ka e too ya ọ bụghị itinyere ya ọgbatauhie - Fada Mbaka",
"Simeon Okezuo Nwobi: Onye bụ ụkọchukwu a Pope họpụtara dịka Bishọp Ahiara Diocese?",
"Igbo Proverbs: I dabanye n'ọnọdụ ndị a, were ilu igbo ndị a kwuo okwuEmelitere ikpeazụ na: 7 Juun 2020",
"Nsibidi: Akara ochie e jiri mara ndị IgboEmelitere ikpeazụ na: 13 Julaị 2019",
"Sex for Grades: Unilag achụọla ndị nkuzi abụọ BBC gbara n'anwụEmelitere ikpeazụ na: 8 Ọktọba 2019",
"Ihe mere ị ga-eji nwee ntụkwasiobi na BBC News",
"Usoro Ojiji",
"Gbasara BBC",
"Iwu Nzuzo",
"Kuki",
"Kpọtụrụ BBC",
"Do not share or sell my info",
"© 2023 BBC. BBC anaghị ahụta maka ọdịnaya nke saịtị ndị dị na mpụga. Usoro anyị maka njikọ dị na mpụga."
]
}
Loading

0 comments on commit 4a658d8

Please sign in to comment.