-
Notifications
You must be signed in to change notification settings - Fork 3
Commit
This commit does not belong to any branch on this repository, and may belong to a fork outside of the repository.
- Loading branch information
1 parent
a1f1cf9
commit 89907b0
Showing
3 changed files
with
205 additions
and
0 deletions.
There are no files selected for viewing
This file contains bidirectional Unicode text that may be interpreted or compiled differently than what appears below. To review, open the file in an editor that reveals hidden Unicode characters.
Learn more about bidirectional Unicode characters
Original file line number | Diff line number | Diff line change |
---|---|---|
@@ -0,0 +1,78 @@ | ||
{ | ||
"published": "25 Febụwarị 2023", | ||
"sentences": [ | ||
"Akụkọ", | ||
"Egwuregwu", | ||
"Ihe nkiri", | ||
"Nke ka ewuewu", | ||
"Akụkọ", | ||
"Egwuregwu", | ||
"Ihe nkiri", | ||
"Nke ka ewuewu", | ||
"O rue n'oge ntuliaka ọbụla, anya ndị mmadụ na-adịkarị na ndị ndọrọndọrọ na-azọ ọkwa, ọ kachasị ndị na-azọ ọkwa onyeisiala.", | ||
"Mana o nwere ndị na-agba mbọ na nzuzo, ịhụ na ntuliaka gara siriri werere.", | ||
"Ha gụnyere ndị ọrụ nchekwa dị icheiche, ndị ji otu afọ efe ala nna ha, ndị na-ere nri, ndị ọrụ ahụike, ndị ọrụ mgbasaozi nakwa ndị na-atụ vootu.", | ||
"'Inconclusive', 'Run off' na etu ndị ọzọ ntuliaka 2023 nwereike isi gaa24 Febụwarị 2023", | ||
"Nigeria Elections 2023: Lee etu e si agụkọ vootu gị n'ụbọchị ntụliaka22 Febụwarị 2023", | ||
"\"Ihe mere ntuliaka afọ 2023 ji dị anyị bụ ndị ntoroọbịa Naịjirịa oke mkpa\"5 Febụwarị 2023", | ||
"Ebe foto si, Anambra state Police", | ||
"Na ntuliaka ọbụla, ọ bụ ndị ọrụ nchekwa bụ ndị mbụ ndị mmadụ na-elegara anya enyemaka n'ihe ọbụla mere.", | ||
"N'okwu nchekwa, steeti dị icheiche egosila njikere ha na ntuliaka 2023 a, ọ kachasị dịka na nso nso a, akụkọ ọgbaghara na-eselite isi n'ebe dị icheiche na Naịjirịa.", | ||
"Ọ bụghị naanị ndị ụweojii na-anọ n'ịrụ ọrụ ha.", | ||
"Lee ndị ọzọ ebe a:", | ||
"Ndị agha", | ||
"Ndị agha mmiri", | ||
"Ndị agha elu", | ||
"Ndị nchekwa oke ala (Immigration)", | ||
"Ndị Kọstọms", | ||
"Ndị Civil Defence.", | ||
"O doro anya na ekere ọrụ eke.", | ||
"Ebe foto si, NEMA/Facebook", | ||
"O nwee ka ihe mberede ọbụla si dapụta, ndị ọrụ gbatagbata na-enye aka.", | ||
"Ọ ụ ha dị mkpa n'ụbọchị ntuliaka n'ihi na ha na-enyere ndị ọrụ nchekwa na ndị ọrụ ahụike aka ịzọ ndụ maọbụrụ na ọgbaghara dapụta.", | ||
"Ma kụrụ chim igbatara ndị mmadụ ọsọ enyemaka agbanyeghi ebe ya bụ ihe ọdachi mere: n'elu, n'ala maọbụ n'ime nnụ.", | ||
"Ebe foto si, Nema/Facebook", | ||
"N'ihi mmachi ngagharị a na-etinyekarị n'ụbọchị ntuliaka, ọ na-arakarị ahụ ndị mmadụ ịnweta ihe oriri.", | ||
"Mana ndị na-apụta ere nri na-azọ ndị mmadụ na-arụ ọrụ ụbọchị ahụ ndụ.", | ||
"Ndị ọzọ ha na-enyereaka bụ ndị kwụ n'ahịrị, n'anwụ maka atụmatụ isonye na ntụliaka.", | ||
"Ebe foto si, Getty Images", | ||
"Ebe foto si, Getty Images", | ||
"Dịka iwu Naịjirịa siri dị, ụfọdụ ndị ntorobịa gụcharala mahadam na-esonye n'atụmatụ ife ala nna otu afọ site n'atụmatụ 'National Youth Service Corps' (NYSC).", | ||
"N'oge ntuliaka ọbụla, otu ọrụ ndị a na-esonye arụ bụ inyere ndị ọrụ nhazi ntuliaka aka site n'ịnọ hazie ndị mmadụ n'ụbọchị ntuliaka, debanye aha, nyochaa ndị pụtara ịtụ vootu, tụkọta vootu a tụrụ atụ nakwa ihe ndị ọzọ.", | ||
"Ndị a na-akwụ chim n'ọrụ ma hụ na ntuliaka gara nke ọma ndị ụlọọrụ nhazi ntuliaka Naịjirịa bụ 'Independent National Electoral Commission' (Inec) na-enye ha ezi ugwu maka mbọ ha na-agba ma nyekwa ha nkwudo n'azụ.", | ||
"Ebe foto si, nysc", | ||
"Ntuliaka agaghi aga n'ihu maọbụ nwee mpụtara doro anya ma ndị mmadụ apụtaghị tụọ vootu. Agbanyeghi na ọnụọgụgụ ndị na-apụta atụ vootu na-adatu kemgbe ntuliaka 2003, ọkachasị n'ihi etu ọgbaghara na mwakpo si eso ụfọdụ ntuliaka n'ụfọdụ akụkụ Naịjirịandị na-agba isi akwara pụta tụọ vootu so eme ka ya bụ ihe nwee isi.", | ||
"Ndị a na anọ n'aniri, n'okpuru anwụ, maọbụ mmir ozizo; ụfọdụ n'ime ha bụ ndị okenya maọbụ ndị nwere nkwarụ maọbụ mee njem site n'ebe dị anya ma bịaruo ọgbọ ntuliaka ha.", | ||
"Onye ga-agwa gị ihe na-akpọtụ ebe ọ na-akpọtụ? Onye ga-egosi gi foto maọbụ ihe onyonyo maka ihe na-eme n'ebe ndị ọzọ na Naịjirịa?", | ||
"N'oge ntuliaka, ewezụga ndị ntaakụkọ, kedụ etu ndị mmadụ ga-esi mara ka ihe niile si aga?", | ||
"Ọrụ ha dị oke mkpa n'ihi na ha na-etinye anya n'etu ihe si aga ma na-eti mkpu ebe ọbụla ha hụrụ nrụrụaka, ọgbaghara nakwa ihe ndị ọzọ dị aṅaa.", | ||
"Ndị ọrụ ahụike nọ nso ịnyere ndị mmadu aka, ọ kachasị ma enwee ihe ọdachị maọbụ ndị ọbụla merụrụ ahụ maọbụ malitere inwe ndatu ahụike.", | ||
"O nweghi onye na-ekpe ekpere ka ihe ndị dị etu a mee mana ha na-enye aka ịzọ ndụ ndị mmadụ site n'ịgbatara ha ọsọ enyemaka nakwa inye ha ọgwụgwụ ruru ha.", | ||
"N'ihi etu ọrụ si eju ndi Inec aka n'oge ntuliaka, ụfọdụ ndị ọrụ ngo na-esonye ha n'ọrụ nwa mgbe nta. Ndị a na-eji obi ha rụọ oke ọrụ ma hụ na ihe niile gara nke ọma.", | ||
"Ụfọdụ n'ime ha na-eme ya dịka ihe onyinye nye ala Naịjirịa nakwa gos ịhụnaya ha nye ya bụ mba.", | ||
"Naijiria", | ||
"Ntuliaka onyeisiala Naịjirịa 2023", | ||
"Ndọrọndọrọ ọchịchị Naịjirịa", | ||
"NA EME UGBU A, Mmadụ karịrị 100 idemmiri wakporo n’Ebonyi steeti na-ebe akwa enyemaka", | ||
"Ọgwụ ọhụrụ ga-eme ka a ghara ịwa nwaanyị nwere “ectopic pregnancy” afọelekere 9 gara aga", | ||
"Tupu ị ṅụọ mmiri nsọ na ihe ịrịbaama ndị ọzọ lee ihe ndị i kwesịrị ịma11 Septemba 2024", | ||
"M na-ehi ụra mgbe di m wakporo m ma rụkpọo mkpụrụ anya m abụọ - Amarachi Lawrence3 Septemba 2024", | ||
"Etu mmadụ anọ si n'otu ezinaụlọ jiri site n'ụra fee n'ọnwụ ha n’Enugu Steeti2 Septemba 2024", | ||
"Ndị uweojii Toronto anwụchiela Amaka Sonnberger maka iyi ndụ egwu ma kpụpụ ya n'ụlọikpe2 Septemba 2024", | ||
"Anyị niile n’Anioma, Delta Steeti bụ ndị Igbo – Izu Anioma30 Ọgọọst 2024", | ||
"Ọ dị njọ nwa ọhụrụ ịṅụ ara nwaanyị ọzọ?31 Ọgọọst 2024", | ||
"Igbo Proverbs: I dabanye n'ọnọdụ ndị a, were ilu igbo ndị a kwuo okwu", | ||
"Ihe ị kwesịrị ịma maka atụmatụ 'Marching ground'", | ||
"Ọkpụrụkpụ ihe ise dị na nkwekọrịta Tinubu na mba China na uru ọ ga-abara Naịjirịa", | ||
"Omenala iri ndị Igbo na nke ndị Juu jiri yie onwe haEmelitere ikpeazụ na: 13 Nọvemba 2020", | ||
"M na-ehi ụra mgbe di m wakporo m ma rụkpọo mkpụrụ anya m abụọ - Amarachi Lawrence", | ||
"Ihe mere ị ga-eji nwee ntụkwasiobi na BBC News", | ||
"Usoro Ojiji", | ||
"Gbasara BBC", | ||
"Iwu Nzuzo", | ||
"Kuki", | ||
"Kpọtụrụ BBC", | ||
"Do not share or sell my info", | ||
"© 2024 BBC. BBC anaghị ahụta maka ọdịnaya nke saịtị ndị dị na mpụga. Usoro anyị maka njikọ dị na mpụga." | ||
] | ||
} |
This file contains bidirectional Unicode text that may be interpreted or compiled differently than what appears below. To review, open the file in an editor that reveals hidden Unicode characters.
Learn more about bidirectional Unicode characters
Original file line number | Diff line number | Diff line change |
---|---|---|
@@ -0,0 +1,65 @@ | ||
{ | ||
"published": "11 Septemba 2024", | ||
"sentences": [ | ||
"Akụkọ", | ||
"Egwuregwu", | ||
"Ihe nkiri", | ||
"Nke ka ewuewu", | ||
"Akụkọ", | ||
"Egwuregwu", | ||
"Ihe nkiri", | ||
"Nke ka ewuewu", | ||
"Ebe foto si, Getty Images", | ||
"Ọ bụghịzi ihe akụkọ na ọtụtụ ndịisi okpukperechi na-enye ndị ụlọụka ha ọtụtụ ihe dị iche iche ka ha rie, ṅụọ maọbụ tee n’ahụ n’aha ime ihe ịrịbaama.", | ||
"Ihe ndị a gụnyere mmiri nsọ, mmanụ nsọ, ncha nsọ dgz, bụ nke ha kwenyere na a gọziri agọzi site n’ikpe ekpere maọbụ itinye ihe n’ime ha ka o nwee ike na-eme ihe ịrịbaama dị iche iche.", | ||
"Ndị ụkọchukwu a na-agwa ndị na-eso ha na onye ọbụla ji okwukwe rie, ṅụọ, maọbụ tee ihe ndị a na-ahụ ga-enwete ọgwụgwọ site n’ọrịa dị iche iche gụnyere amụghị nwa, enweghi ego na ndị ọzọ.", | ||
"Na nso nso a, Ụlọọrụ na-ahụ maka nchekwa nri na ọgwụ na Naịjirịa bụ National Agency for Food and Drug Administration and Control (NAFDAC) dọrọ aka na ntị maka ihe otu ụkọchukwu a kpọrọ Jeremiah Fufeyin nke ụlọụka Christ Mercy Deliverance Ministries dị n’Asaba, Delta Steeti.", | ||
"'Alkaline water' e nwereike ịgwọ kansa?9 Mee 2020", | ||
"Lee ihe ndị ụkọchukwu ama ama na Naịjirịa kwuru ga-eme n'afo 20242 Jenụwarị 2024", | ||
"Ụzọ asaa okpukpere Kraịst si gbanwee omenala Igbo26 Mee 2022", | ||
"Onyeisi ụlọọrụ a bụ Ọkammụta Mojisola Adeyeye kwuru na ụlọụka a ji aha ha ụlọọrụ ha (NAFDAC) na-eduhie ọtụtụ ndị mmadụ ma na-eresi ha ihe ndị a kpọrọ mmiri ịrịbaama na ncha ịrịbaama.", | ||
"O kwuru na o nweghi otu n’ime ihe ndị Ụkọchukwu a na-ere nke nwere akara njirimaara si n’aka ụlọọrụ ha, nke bụ na o debanyeghi aha ihe ndị a.", | ||
"O kwuru na ha nwetere mkpesa banyere ihe ndị a ụkọchukwu Jeremiah na-ere nke mere ha jiri malite ime nyocha.", | ||
"Mana ụkọchukwu Jeremiah kwuru na ihe ọbụla ha na-eme dị “n’okpụrụ iwu na-achị Naịjirịa” na ọ na-eji “mmiri nsọ ndị akọwa ihe banyere nkwenye okpukperechi.”", | ||
"Nke a butere ọtụtụ okwu ma ihe ndị ọ na-agwọ ọrịa ka ha anaghị agwọ ọrịa. Ya mere BBC Igbo jiri kpọtụrụ ndị ọrụ ahụike ka ha kọwaa ihe ndị mmadụ kwesịrị ịma tupu ha erie, ṅụọ maọbụ were akụrụngwa nsọ ndị si n’aka ụkọchukuwu.", | ||
"Ebe foto si, NARD", | ||
"Otu onye ọrụ ahụike bụ dọkịta Chinedu gwara BBC Igbo na ọ dị mkpa ka ndị mmadụ na-akpachapụ anya n’ihe ọbụla ha na-etinye n’ahụ site n’ụzọ oriri, ọṅụṅụ maọbụ otute n’ahụ.", | ||
"O kwuru na a bịa n’okwu mmiri nsọ, na ọ na-adị mma ka onye ahụ si n’ụlọ ya buru mmiri maọbụ zụta ezigbo mmiri nwere akara Nafdac ma jiri ya gaa ka e kpere ya ekpere na e tinyeghi ihe ọbula n’ime ya.", | ||
"Kama na ọ bụrụ mmiri onye ahụ na-amaghị ebe e si kute ya maọbụ na-enweghi akara Nafdac na ọ gaghị adị mma ka onye ahụ rie maọbụ ṅụọ ya.", | ||
"“ihe banyere nkwenye okpukperechi bụ ọsọ ndị mmadụ na-agba n’isi n’isi, kama ọ dị mkpa ka onye ọbụla nwere nkwenye n’ihe ndị a kpachapụ anya n'ihe ndị a ọ na-eri, aṅụ maọbụ ete n’ahụ si.”", | ||
"Mgbe a jụrụ ya ihe mere ụfọdụ ndị mmadụ jiri agbahapụ ọgwụgwọ n’ụlọọgwụ ma lekwasị anya ịnata ọgwụgwọ n’aka ndị okpukperechi, dkta Chinedu kwuru na nke ahụ bụ mkpebi ndị ahụ nwere.", | ||
"O kwuru na o nwere ụfọdụ okpukperechi na-anaghị aṅụ ọgwụ, ha anaghị anabata ọbara si n’ahụ onye ọzọ.", | ||
"“Onye ọbụla nwere ikike okpukperechi masịrị dịka iwu obodo si dị, e nwere ndị na-arịa ọrịa dịka ịba mana ha anaghị aṅụ ọgwụ, nwere ndị na-anaghị ekwe ka e nye ha ọbara si n’ahụ onye ọzọ n’ụlọọgwụ.”", | ||
"Ebe foto si, Christ Mercyland Deliverance Ministry/Journeyman Pictures", | ||
"Ụkọchukwu Jeremiah Fufeyin ka ụlọọrụ Nafdac kwuru na o rere ihe ndị ọ kpọro mmiri ịrịbaama na ncha ịrịbaama nye ndị na-eso ụzọ ya ma kwuo na ihe ndị a na-agwọ ọrịa.", | ||
"Onye ọzọ bụ ụkọchukwu TB Joshua nwụrụ anwụ bụ TB Joshua, onye rere “mmiri nsọ e tere mmanụ” nye ndị na-eso ya dịka mmiri nwere ikike ịgwọ ọrịa.", | ||
"Nyoc BBC mere kpuhere na ụkọchukwu TB Joshua gwara ndị na-eso ụzọ na-arịa ọrịa ka ha kwụsị ịṅụ ọgwụ e nyere ha n’ụlọọgwụ.", | ||
"Mana ọ bịa na nzuzo o nye ndị ọrụ ya na-ahụ maka ọgwụ iwu ka ha zụta ọgwụ ndị ahụ ma gwakọta ya na mmiri nsọ ọ na-eresi ndị na-eso ụzọ ya.", | ||
"Nri", | ||
"Ofụfe", | ||
"Nchekwa nrị", | ||
"Naijiria", | ||
"Ndị otu Kristi", | ||
"NA EME UGBU A, Mmadụ karịrị 100 idemmiri wakporo n’Ebonyi steeti na-ebe akwa enyemaka", | ||
"Ọgwụ ọhụrụ ga-eme ka a ghara ịwa nwaanyị nwere “ectopic pregnancy” afọelekere 9 gara aga", | ||
"Tupu ị ṅụọ mmiri nsọ na ihe ịrịbaama ndị ọzọ lee ihe ndị i kwesịrị ịma11 Septemba 2024", | ||
"M na-ehi ụra mgbe di m wakporo m ma rụkpọo mkpụrụ anya m abụọ - Amarachi Lawrence3 Septemba 2024", | ||
"Etu mmadụ anọ si n'otu ezinaụlọ jiri site n'ụra fee n'ọnwụ ha n’Enugu Steeti2 Septemba 2024", | ||
"Ndị uweojii Toronto anwụchiela Amaka Sonnberger maka iyi ndụ egwu ma kpụpụ ya n'ụlọikpe2 Septemba 2024", | ||
"Anyị niile n’Anioma, Delta Steeti bụ ndị Igbo – Izu Anioma30 Ọgọọst 2024", | ||
"Ọ dị njọ nwa ọhụrụ ịṅụ ara nwaanyị ọzọ?31 Ọgọọst 2024", | ||
"Igbo Proverbs: I dabanye n'ọnọdụ ndị a, were ilu igbo ndị a kwuo okwu", | ||
"Ihe ị kwesịrị ịma maka atụmatụ 'Marching ground'", | ||
"Omenala iri ndị Igbo na nke ndị Juu jiri yie onwe haEmelitere ikpeazụ na: 13 Nọvemba 2020", | ||
"Ọkpụrụkpụ ihe ise dị na nkwekọrịta Tinubu na mba China na uru ọ ga-abara Naịjirịa", | ||
"Kedụ ihe ndị agbụrụ ọzọ na-ekwukarị ha jiri mara ndị Igbo?Emelitere ikpeazụ na: 19 Jenụwarị 2023", | ||
"Ihe mere ị ga-eji nwee ntụkwasiobi na BBC News", | ||
"Usoro Ojiji", | ||
"Gbasara BBC", | ||
"Iwu Nzuzo", | ||
"Kuki", | ||
"Kpọtụrụ BBC", | ||
"Do not share or sell my info", | ||
"© 2024 BBC. BBC anaghị ahụta maka ọdịnaya nke saịtị ndị dị na mpụga. Usoro anyị maka njikọ dị na mpụga." | ||
] | ||
} |
Oops, something went wrong.