-
Notifications
You must be signed in to change notification settings - Fork 3
Commit
This commit does not belong to any branch on this repository, and may belong to a fork outside of the repository.
- Loading branch information
1 parent
4a658d8
commit a896fc9
Showing
7 changed files
with
586 additions
and
0 deletions.
There are no files selected for viewing
This file contains bidirectional Unicode text that may be interpreted or compiled differently than what appears below. To review, open the file in an editor that reveals hidden Unicode characters.
Learn more about bidirectional Unicode characters
Original file line number | Diff line number | Diff line change |
---|---|---|
@@ -0,0 +1,66 @@ | ||
{ | ||
"published": "10 Jenụwarị 2019", | ||
"sentences": [ | ||
"Akụkọ", | ||
"Egwuregwu", | ||
"Ihe nkiri", | ||
"Nke ka ewuewu", | ||
"Akụkọ", | ||
"Egwuregwu", | ||
"Ihe nkiri", | ||
"Nke ka ewuewu", | ||
"Chimamaka Ihenacho", | ||
"Broadcast Journalist, Igbo", | ||
"Ebe foto si, Getty Images", | ||
"Igbo adịghi anabata nwoke na nwaanyị ibi na-alụghị alụ", | ||
"A na-enwetakarị akụkọ gbasara ụfọdụ ndị ntorobịa maọbụ agbọghọbịa hụrụ onwe ha n'anya, ma kwekọrịtara ibikọta ọnụ dịka di na nwunye, mana ha emeghị omenala alụmdinanwunye dịka ha kwesịrị.", | ||
"A na-ahụtakwa mgbe ụfọdụ ihe mberede dị iche iche n'ọnọdụ a, ọkachasị nwaanyị ịnọ n'ụlọ nwoke ahụ nwụọ na-enweghị mmemme alụm ọbụla emere n'ụzọ omenala.", | ||
"Echichi nwaanyị n'ala Igbo", | ||
"Ihe ise masịrị ụmụnwaanyị", | ||
"Ọmụgwọ ọ bụ omenala ga-akwụsị n'ala Igbo?", | ||
"Ka o sila dị, nke a na-etinyekarị ezinaụlọ dị iche iche na gbagharịa.", | ||
"N'ihi ajọ ọnọdụ a, ụfọdụ obodo dị n'ala Igbo, mere ya ka ọ bụrụ iwu na nwoke ga-alụ nwaanyị ya na ya bi n'ozu, bụ nke ọ na-emeghị mgbe ọ dị ndụ.", | ||
"N'ala Igbo, anaghị ekweta na nwoke alụọla nwaanyị, maọbụrụ na o mezubeghị ihe n'isi ya. Ọ bụrụgodu na o mere nke ụlọikpe, a tụrụ anya na ọ ga-abịa mekwaa ihe dịka ndị nwe nwa siri chọọ.", | ||
"Dịka ọkachamara n'okwu gbasara omenala bụ Nze Olueze Ụkaejuoha (Duruagwụ nke abụọ) n'Ụmụakara, Isu dị na Nwangele nke Imo steeti siri gwa BBC Igbo, iwu a dị ezigbo ire n'obodo ha, bụkwa nke nwere ntaramahụhụ dị iche iche so ya.", | ||
"Ebe foto si, Getty Images", | ||
"Onye n'alụghị na ndụ, ọ lụ ọ n'ọnwụ, bụ usoro ọtụtụ obodo si eme", | ||
"Mana n'obodo Akọkwa dịkwa n'Imo steeti, atụmatụ a adịghị ire ọbụla, ebe ezinaụlọ mụrụ nwaanyị na-abịa eburu ozu nwa ha ma gaa lie n'ụlọ ha.", | ||
"Onye ahụ ga-abịa gwa ndị mụ nwa na nwa ha nwere ahụ ọkụ (ọ gaghị ebu ụzọ agwa ha na ọ nwụọla).", | ||
"Ha ga-eso ya gaa 'leta' nwa ha, mgbe ha hụrụ ozu ya, ha ga-ebo nke nwoke ebubo na ọ bụ ya gburu nwa ha, nke ga-eme ka ọ gọwa ụkwụ na aka ya", | ||
"Iji gosi na ọ bụghị ya gburu ya ọ ga-ekwenye ịlụ ozu nwaanyị ahụ", | ||
"Ọ ga-abịa lụọ ya", | ||
"Ọ ga-abịaghachị gwazie ndị mụ nwa na nwunye ya anwụọla", | ||
"Nwoke ahụ ga-agazi n'ihu mee mmemme akwamozu ya.", | ||
"Ebe foto si, Getty Images", | ||
"Dịka Nze Ụkaejuọha siri kọwaa, ihe ndị a bụ ihe ga-eme onye jụrụ ịlụ nwaanyị omeghị ihe isi ya n'ozu:", | ||
"Onye ahụ ga-enweta ntaramahụhụ n'ụzọ dị iche iche", | ||
"Ihe ọjọọ dịkwa iche iche na-ezute onye ahụ", | ||
"Ihe anaghị agara onye dị otu a nke ọma", | ||
"Onye ahụ nwekwara ike ịnwụ ọnwụ ihere", | ||
"Mana onye ahụ nwere ike ichegharị, tụmadụ ma ọ bụrụ na ihe ndakwasị niile a bido ịdakwasị ya.", | ||
"Ọ bụrụ na nwoke ahụ kpọchiri ntị ma mechaa chegharịa n'ihi ihe mkpọbi ụkwụ ọ na-enweta, ihe ndị a ka ọ ga-eme:", | ||
"Onye ahụ ga-ezite ndị okenye obodo ha ka ha bịa mee ka ala daa jụụ", | ||
"A ga-enye ya ntaramahụhụ site n'ịhụ na o mezuru ihe ndị o kwesịrị ime n'ụzọ okpuku abụọ.", | ||
"Israel aṅụọla iyi ịtụsị ogbunigwe ike na Gaza dika Hamas sị na e gburu mmadụ 55 n'abalị21 Ọktọba 2023", | ||
"NA EME UGBU A Ndị agha Niger egbochiela Onyeisiala Bazoum ịgbapụ ọsọ", | ||
"Foto na-egosi etu e si mee ngagharịiwe n'ụwa maka ogbunigwe a tụrụ n'ụlọọgwụ Gaza20 Ọktọba 2023", | ||
"Osinachi's death: Lee ihe ụlọikpe kpebiri taa17 Ọktọba 2023", | ||
"Mmadụ 500 anwụọla n'ogbunigwe dara n'ụlọọgwụ dị na Gaza18 Ọktọba 2023", | ||
"Akuma Kalu: Etu 'container' si dagbuo nwoke na-akwado ịga China17 Ọktọba 2023", | ||
"Custody battle: Ihe iwu Naijiria na nke omenala Igbo kwuru maka onye nwe nwa maọbụrụ na a kwụghị ụgwọ isi nwaanyị16 Ọktọba 2023", | ||
"\"Mụ na ezinụlọ m gbakpuru n'ime 'bunker' iji zere ndụ anyị n'Israel17 Ọktọba 2023", | ||
"Mohbad anwụọla tupu e bute ya n'ụlọọgwụ anyị- Perez Medcare Hospital", | ||
"Igbo Proverbs: I dabanye n'ọnọdụ ndị a, were ilu igbo ndị a kwuo okwuEmelitere ikpeazụ na: 7 Juun 2020", | ||
"Israel aṅụọla iyi ịtụsị ogbunigwe ike na Gaza dika Hamas sị na e gburu mmadụ 55 n'abalị", | ||
"Akuma Kalu: Etu 'container' si dagbuo nwoke na-akwado ịga China", | ||
"Kedụ ihe ndị agbụrụ ọzọ na-ekwukarị ha jiri mara ndị Igbo?Emelitere ikpeazụ na: 19 Jenụwarị 2023", | ||
"Ihe mere ị ga-eji nwee ntụkwasiobi na BBC News", | ||
"Usoro Ojiji", | ||
"Gbasara BBC", | ||
"Iwu Nzuzo", | ||
"Kuki", | ||
"Kpọtụrụ BBC", | ||
"Do not share or sell my info", | ||
"© 2023 BBC. BBC anaghị ahụta maka ọdịnaya nke saịtị ndị dị na mpụga. Usoro anyị maka njikọ dị na mpụga." | ||
] | ||
} |
This file contains bidirectional Unicode text that may be interpreted or compiled differently than what appears below. To review, open the file in an editor that reveals hidden Unicode characters.
Learn more about bidirectional Unicode characters
Original file line number | Diff line number | Diff line change |
---|---|---|
@@ -0,0 +1,64 @@ | ||
{ | ||
"published": "20 Septemba 2020", | ||
"sentences": [ | ||
"Akụkọ", | ||
"Egwuregwu", | ||
"Ihe nkiri", | ||
"Nke ka ewuewu", | ||
"Akụkọ", | ||
"Egwuregwu", | ||
"Ihe nkiri", | ||
"Nke ka ewuewu", | ||
"Ebe foto si, Mazi Nwonwu", | ||
"Ọtụtụ ndị agba ọhụrụ amaghị na ndị Igbo nwere omenala alụmdi na nwunye nke na-enye nwaanyị ohere ịga nwalee ma ibi n'ụlọ onye chọro ịlụ ya ọ ga-amasịkwa ya.", | ||
"Ọ bụ atụmatụ ahụ ka ụfọdụ mpaghara Igbo na-akpọ Ije di.", | ||
"Uru ịjụ ese bara tupu alụmdi na nwunye", | ||
"Gbawa ka ụkwụ gị ha ma ị hụ akparamagwa ndị a n'onye chọrọ ịlụ gị", | ||
"Nwaanyị alụghị di ọ ka ogbo ya lụrụ di enwe aṅụrị?", | ||
"N'ịkọwa ihe Ije Di pụtara, otu okenye n'obodo Nkwe dị n'okpuruọchịchị Awgu, n'Enugwu steeti, aha ya bụ Ichie Fredrick Chukwu sị na Ije Di bụ dịka nwale nwaanyị chọrọ ịlụ di ọhụrụ.", | ||
"Ọ sị na nke a bụ mgbe nwaanyị achọrọ ịlụ ọhụrụ ga-eburu ụzọ gaa n'ụlọ di chọrọ ịlụ ya ka ya na nne na nna ya na ụmụnne ya nọkọọ.", | ||
"Ichie Chukwu sị na nke a bụ ka nwaanyị a chọrọ ịlụ na ezinaụlọ di chọrọ ịlụ ya mata onwe ha ma nwalee me ha a ga-ebinwu.", | ||
"Ọ sị: \"Atụmatụ a na-enyere onye ọbụla aka. Ezinaụlọ nwoke a mata etu nwaanyị ọ chọrọ ịlụ si akpa agwa, nwaanyị a chọrọ ịlụ amatakwa etu ezinaụlọ ahụ si eme.\"", | ||
"Ọ sịkwa na isi nwale a bụ ka oke na ngwere mara ma ha a ga-anọkọnwu. Nke a metụtara nghọta Igbo na ọ bụghị otu onye na-alụ nwaanyị.", | ||
"Usoro esi aga Ije Di", | ||
"Ichie Chukwu kọwakwara na tupu nwaanyị agaa Ije Di, ndị be nke nwoke ga-ebu ụzọ gaa na nke nwaanyị jụta ese maọbụ nata akwụkwọ e dere usoro omenala nwoke ga-eji lụọ nwaanyị ahụ.", | ||
"Ọ bụ n'ụbọchị ahụ ka nke nwaanyị ga-esoro ndi be nwoke ahụ laa n'ụlọ ha jee nọrọ otu izu.", | ||
"Dịka Ichie Chukwu siri kọwaa, uru Ije Di bara gụnyere:", | ||
"Mkpụrụ ụbọchị anọ ahụ nwaanyị ga-anọ na be onye chọrọ ilụ ya ga-enye aka ka ọmata akparamagwa di na na be ya", | ||
"Ọ bụkwa ohere di ịmata etu nwunye ya nwereike kpaa agwa na be di", | ||
"Ọzọ bụkwa na ezinaụlọ nwekwara ohere ịmata onye nwa ha ga-alụ", | ||
"Ọ na-enyekwa nwaànyị ọnụ okwu n'ihe banyere ọlụlụ ya", | ||
"Nke kachasị nke bụ mmadụ abụọ ahụ ịmata ma ha a ga-alụnwukwa onwe ha.", | ||
"Ụbọchị anọ gachaa, nwaanyị ga-alaghachi na be nne na nna ya were kọwara ha etu o siri jee.", | ||
"Ọ bụ n'oge a ka ọ ga-agwa ndị be ha ma ọ chọrọ ịlụ nwata nwoke ahụ ma ọ chọghị.", | ||
"Ndị nke nwoke ga-ajụtakwa nwa ha ma ọ chọrọ ịga n'ihu, ma kwukwa etu ha siri hụ agwa nke nwaanyị n'oge ha na ya nọ.", | ||
"Ya bụrụ na ha kpebiri na agwa nke nwaanyị adịghị ha mma maọbụ na ya achọghị ya na be ha, ndi nke nwoke agaghị abịachị be nke nwaanyị.", | ||
"Ma ya bụrụ na-agwa ya dị ha mma, ha ga-atụ aro, zitere ndị nke nwaanyị ozi ụbọchị ha ga-ebute ihe niile di n'akwụkwọ omenala ha ga-eji bịa lụọ nwaanyị ahụ.", | ||
"Akụkọ ndị ga-amasị gị:", | ||
"A malitela ịgụ vootu n'Edo ka ụfọdụ ebe tụchara vootu", | ||
"Ị ma etu i ga-esi kete ala n'ala Igbo? Lee ihe anyị chọpụtara", | ||
"Gọọmenti Uzodinma sị azụ ụlọ mịbata ahịrị iwu a na-ese okwu - Frank Ugboma", | ||
"WTO akụpụla mmadụ atọ, ebe Okonjo-Iweala ka nọ n'ọsọ onye ga-abụ onyeisi", | ||
"Israel aṅụọla iyi ịtụsị ogbunigwe ike na Gaza dika Hamas sị na e gburu mmadụ 55 n'abalị21 Ọktọba 2023", | ||
"NA EME UGBU A Ndị agha Niger egbochiela Onyeisiala Bazoum ịgbapụ ọsọ", | ||
"Foto na-egosi etu e si mee ngagharịiwe n'ụwa maka ogbunigwe a tụrụ n'ụlọọgwụ Gaza20 Ọktọba 2023", | ||
"Osinachi's death: Lee ihe ụlọikpe kpebiri taa17 Ọktọba 2023", | ||
"Mmadụ 500 anwụọla n'ogbunigwe dara n'ụlọọgwụ dị na Gaza18 Ọktọba 2023", | ||
"Akuma Kalu: Etu 'container' si dagbuo nwoke na-akwado ịga China17 Ọktọba 2023", | ||
"Custody battle: Ihe iwu Naijiria na nke omenala Igbo kwuru maka onye nwe nwa maọbụrụ na a kwụghị ụgwọ isi nwaanyị16 Ọktọba 2023", | ||
"\"Mụ na ezinụlọ m gbakpuru n'ime 'bunker' iji zere ndụ anyị n'Israel17 Ọktọba 2023", | ||
"Mohbad anwụọla tupu e bute ya n'ụlọọgwụ anyị- Perez Medcare Hospital", | ||
"Igbo Proverbs: I dabanye n'ọnọdụ ndị a, were ilu igbo ndị a kwuo okwuEmelitere ikpeazụ na: 7 Juun 2020", | ||
"Israel aṅụọla iyi ịtụsị ogbunigwe ike na Gaza dika Hamas sị na e gburu mmadụ 55 n'abalị", | ||
"Akuma Kalu: Etu 'container' si dagbuo nwoke na-akwado ịga China", | ||
"Bride Price and Marriage list in Mbaise: Ihe ọ ga-eri gị ịlụ nwaagbọghọ ọma na MbaiseEmelitere ikpeazụ na: 24 Jenụwarị 2021", | ||
"Ihe mere ị ga-eji nwee ntụkwasiobi na BBC News", | ||
"Usoro Ojiji", | ||
"Gbasara BBC", | ||
"Iwu Nzuzo", | ||
"Kuki", | ||
"Kpọtụrụ BBC", | ||
"Do not share or sell my info", | ||
"© 2023 BBC. BBC anaghị ahụta maka ọdịnaya nke saịtị ndị dị na mpụga. Usoro anyị maka njikọ dị na mpụga." | ||
] | ||
} |
This file contains bidirectional Unicode text that may be interpreted or compiled differently than what appears below. To review, open the file in an editor that reveals hidden Unicode characters.
Learn more about bidirectional Unicode characters
Original file line number | Diff line number | Diff line change |
---|---|---|
@@ -0,0 +1,52 @@ | ||
{ | ||
"published": "01:23", | ||
"sentences": [ | ||
"Akụkọ", | ||
"Egwuregwu", | ||
"Ihe nkiri", | ||
"Nke ka ewuewu", | ||
"Akụkọ", | ||
"Egwuregwu", | ||
"Ihe nkiri", | ||
"Nke ka ewuewu", | ||
"Etu mụ na ezinụlọ m si gbakpuo na 'bunker' iji zere ndụ anyị n'Israel", | ||
"Otu nwoke onye Ghana ya na ezinụlọ ya bi na mba Israel akọọrọla BBC etu ha si gbaa ọsọ ndụ ha gbakpuo n'ime 'bunker' dịka otu Hamas wakporo Israel n'ụbọchị Satọde, bụ ụbọchị asaa nke ọnwa Ọkụtoba 2023.", | ||
"Nwa amadị a aha ya bụ Seth Cudjoe kwuru na ya bịara mba Israel maka agụmakwụkwọ, nọrọ ebe ahụ zute nwunye ya ma kpebizie ịnọ na mba ahụ rụwa ọrụ.", | ||
"O kwuru na ọ bụ nnukwu ihe egwu dịka ha tetara ụra na-anụ ụda ogbunigwe ka ọ na-ada aghara aghara.", | ||
"\"Ngwangwa, akpọlitere m nwunye m na nwa ọhụrụ m, anyị wee gbara ọsọ gbakpuo n'ime 'bunker' dị nso n'ebe anyị bi,\" Cudjoe kwuru.", | ||
"'Bunker' bụ ebe a rụrụ n'ime ime ala iji zere ndụ n'oge agha.", | ||
"\"Nke ahụ bụ nke mbụ m na-abanye n'ụdị ebe dị etu ahụ. N'agbanyeghị na anyị nọ n'ime ebe ahụ, anyị nwereike ịṅụ ụda ogbunigwe ahụ ma nwekwaa mmetụta oge ọbụla ogbunigwe dara na nso ebe anyị nọ, maka na ebe niile ga-ama jijiji.\"", | ||
"\"Ọ bụ nnukwu ihe ụjọ, ọ kachasị oge i nwere nwaanyị na nwa ọhụrụ nọ gị n'akụkụ.\"", | ||
"Ịgbapụ ọsọ ndụ na Gaza: “Anyị amaghị ebe anyị na-agbaga agbaga” 16 Ọktọba 2023", | ||
"Israel-Gaza crisis: Dika Blinken wuchiri Israel, lee ihe ise Ọhụrụ merela18 Ọktọba 2023", | ||
"Lee ọtụtụ olulu 'Tunnel' ndị otu Hamas gwuru ebe ha si ebuso Israel agha13 Ọktọba 2023", | ||
"Cudjoe kwuru na ugbua, ọnọdụ ọtụtụ ihe agbanweela n'Israel. Ndị mmadụ anaghị apụtacha etu ha si apụtabu. Ọtụtụ ụlọahịa anaghịkwa emepe.", | ||
"\"Mụ onwe m anaghịkwa m apụkarị apụ. Anaghị m aga ebe ọtụtụ mmadụ nwereike ịgbakọ. Ana m anọkarị nso n'igwe TV nakwa ebe e nwere ịntaneetị, iji na-ama ihe na-eme oge niile, marakwa ihe m ga-eme na ihe mụ ekwesịghị ime,\" ka o kwuru.", | ||
"Ọ gara n'ihu kwuo na ọgbaaghara a etinyekwala nnukwu ụjọ n'ime ndị ezinụlọ ya bi na Ghana, dịka ha na-akpọ ya n'ekwentị ugboro ugboro iji mara ma ya na ezinụlọ ya anọkwa ọfụma.", | ||
"\"Agaghị m achọ ka onye ọbụla gabiga ụdị ọnọdụ a m gabigara na ndụ ha.\"", | ||
"Mwakpo a Hamas mere na mba Israel bụ mwakpo kacha njọ ha merela na mba ahụ.", | ||
"Ọtụtụ ndị ọgụ Hamas si na mpaghara Gaza banye na mba Israel dịka ndị otu ha na-atụ ogbunigwe. Ha gburu ọtụtụ ndị mmadụ ma tọrọkwa ihe ruru mmadụ 150 gafee na Gaza.", | ||
"Gọọmentị Israel ekwuola na ha ga-awakpo Gaza ma hụ na ha lara ndị otu Hamas niile n'iyi kpamkpam.", | ||
"Middle East", | ||
"Hamas", | ||
"Ghana", | ||
"Israel na ndị Palestine", | ||
"Simeon Okezuo Nwobi: Onye bụ ụkọchukwu a Pope họpụtara dịka Bishọp Ahiara Diocese?14 Ọktọba 2023", | ||
"Liberia election: George Weah na onye na-ama ya aka na-agba nhatanha dịka a na-agụkọ vootu16 Ọktọba 2023", | ||
"Isreal-Hamas conflict: Gịnị bụ ‘Dome’ a na-echekwa ihu eluigwe mba Isreal megide ogbunigwe?20 Ọktọba 2023", | ||
"Gịnị mere ndị ndu mbaụwa ji agbakọ na UN?15 Septemba 2023", | ||
"Ihe kpalitere m ji see eserese obodo Amagu nke fesara n'ịntanetị niile - Juliet Godwin1 Ọktọba 2023", | ||
"Obibi ndụ na Gaza na ihe butere ọgbaghara ugbua18 Ọktọba 2023", | ||
"Vidio, \"Mụ na ezinụlọ m gbakpuru n'ime 'bunker' iji zere ndụ anyị n'Israel, Duration 1,2317 Ọktọba 2023", | ||
"Vidio, Chimamanda Chukwudum: 'Ọrịa 'kidney' nna m dara, nne kwụsị ọrụ kpalirị m ịmụ nka 'pillow' , Duration 4,185 Ọktọba 2023", | ||
"Vidio, Mmekọrịta mụ na nwa Mohbad dịka nke nwanne na nwanne - Nna Mohbad, Duration 5,157 Ọktọba 2023", | ||
"Ihe mere ị ga-eji nwee ntụkwasiobi na BBC News", | ||
"Usoro Ojiji", | ||
"Gbasara BBC", | ||
"Iwu Nzuzo", | ||
"Kuki", | ||
"Kpọtụrụ BBC", | ||
"Do not share or sell my info", | ||
"© 2023 BBC. BBC anaghị ahụta maka ọdịnaya nke saịtị ndị dị na mpụga. Usoro anyị maka njikọ dị na mpụga." | ||
] | ||
} |
Oops, something went wrong.